₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,924 members, 8,447,781 topics. Date: Sunday, 19 July 2026 at 12:15 AM

Toggle theme

Igbo Language Thread - Culture - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureIgbo Language Thread (1564 Views)

1 Reply (Go Down)

Igbo Language Thread by jamp(op): 4:25pm On Nov 28, 2018
Fellow Nairaland, i am opening this thread for lovers of igbo language. After this introduction ALL discussions will be done in igbo language.

Please make it as interactive as possible.No insults or hate speech plssss.




Ndi be anyi ngwanu ka anyi koria
Re: Igbo Language Thread by obaataaokpaewu: 4:33pm On Nov 28, 2018
Daalu Mazi. Jamp
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 5:31pm On Nov 28, 2018
obaataaokpaewu:
Daalu Mazi. Jamp
onyeoma i ga adi. ndi be anyi na-eme ihere isu azuzu anyi.
Re: Igbo Language Thread by johnmba: 5:02pm On Nov 29, 2018
oga jamp....oga adirigi nma maka ihea ibidoro.

ndi be anyi k'anyi kwado nu ihe nwoke a bidoro. unu emezila ihere

igbo kwenu
Re: Igbo Language Thread by LBanks(m): 7:40pm On Nov 29, 2018
Ekenem Mazi jamp, kenekwam umuigbo nile na nairaland
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 5:17pm On Dec 03, 2018
LBanks:
Ekenem Mazi jamp, kenekwam umuigbo nile na nairaland
nwanne imela.

odika ihe m bidoro agaghi enwe isi.
Re: Igbo Language Thread by LBanks(m): 10:38pm On Dec 04, 2018
Udo nwanne, nwetugodu nwobere ndidi k'anyi hu ko ge si adi

Mana inwekwara ike itinye ya na website a www.igbo-unity.com
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 11:02am On Dec 30, 2018
LBanks:
Udo nwanne, nwetugodu nwobere ndidi k'anyi hu ko ge si adi

Mana inwekwara ike itinye ya na website a www.igbo-unity.com
Onyeoma....imela.

Lalastic ama m na ibu nwafor igbo, biko tinye ihe n'ihu nairaland
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 9:55pm On Jun 09, 2019
Kedu ihe na eme ndi be anyi.? Oburu ndi ugwu i ga ahu ka ha ga esi juputa ebe nile.

Onyenwe anyi mere ndi igbo ebere.
Re: Igbo Language Thread by weyreypey: 4:52am On Jun 10, 2019
Oga o lati 2018 just 7 posts
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 8:19pm On Jun 12, 2019
weyreypey:
Oga o lati 2018 just 7 posts
Ihe nke a dikwa egwu
Re: Igbo Language Thread by weyreypey: 8:52pm On Jun 12, 2019
jamp:
Ihe nke a dikwa egwu
Ipob. I will report you to the DSS
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 7:51am On Jun 13, 2019
weyreypey:
Ipob. I will report you to the DSS
Kedu ihe ojo nkwuru iji ga agwa ndi DSS.

Biko gbara oso ga kwa ha
Re: Igbo Language Thread by jamp(op): 7:57pm On Oct 02, 2019
igbo bu igbo ndi oma.

onye nwe anyi gozie unu
1 Reply

Russian Girls Learn Yoruba And Igbo LanguageSokoto Woman Speaks Fluent Igbo Language After 25 Years In EnuguEuropeans And Asians Learning Igbo Language234

Are The Benins Superior To Te YorubasA Rose By Any Other Name May Smell The Same, But Is Not The Same!Anambra,abuja,akwa-ibom,adamawa, And Abia