₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,327,352 members, 8,430,592 topics. Date: Saturday, 20 June 2026 at 06:28 PM

Toggle theme

Bobo45's Posts

Nairaland ForumBobo45's ProfileBobo45's Posts

1 (of 1 pages)

CultureRe: Igbo learning thread + Translator by Bobo45: 3:33pm On Nov 01, 2013
ya gazie la gi..... Imara na ka mbe m huru your reply enwe walam obi isuputa ya, ma bia mara si enwere nde enyim na amaghi otu eji asuputa igbo ofuma.. Ha na nyem excuse si amuru ha na ala youruba bu lagos..... Gbo gbo awum onye na chi ha ochi,,,,,,, ma na kpozi ha ''mama 'm si na awum onye igbo'' nke putara na (my mama say i be igbo)
CultureRe: Igbo learning thread + Translator by Bobo45: 12:13am On Oct 28, 2013
ihe na ju ma anya bu, amam otu eji ede asusu igbo na akwukwo mana ihere na e'mem isuputa ya na ebe umaka ibem, maka na achorom ha chia mu ochi. Biko unu were ike e'mem enyem aka?

1 (of 1 pages)