Ikem92's Posts
Nairaland Forum › Ikem92's Profile › Ikem92's Posts
1 (of 1 pages)
Obi dim uto na Ihe nile nguru ebe a. Now a gosiputara na asusu igbo agaghi efu. Ndi nne na nna anyi ugbu a amaghi ihe ha na eme. Soso asusu oyibo (English language) ka ha na-akuziri umu ha, aha onyibo ka si aha Igbo mma ugbu a. Mana ihe nguru ebe atogbula m. Igbo agaghi efu. Maka na igbo kwuru si na o bu n'uto ahuru ka esi ama isi ( smell) nsi. |
Ihe nile nguru ebe a, dim obi mma. Ka anyi Jisie ike Mee ka asusu igbo di uto. Igbo si na; ilu but ihe ndi igbo ji arachi okwu onu. ![]() |
I didn't see anything. |
Ikemononaku@gmail.com |
Where is your interview location? |
Please who got invited for an interview with this organization. I would like to knw how authentic they are and there salary structure. |
As in eh. The thing tire me |
1 (of 1 pages)
