Nedu210's Posts
Nairaland Forum › Nedu210's Profile › Nedu210's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 (of 14 pages)
kengis: bia ka anyih kuziere onwe anyih otu esi asu asusu igbonwa nnaa mgbochi ume anaghị kwa nu akwu sị okwu na asusu igbo. Ihe m ji ekwu na bu maka ntigbe (h) na ngwucha okwu gị, di ka anyi(h). Ya gazia, chukwu gọzia ndiigbo. |
Onlytruth: Umu Igbo kwenu ozokwa!Ọha na Eze nl ndewo nu o, Eze, okwu gị dị nma, mana echeghị m na ọ dị nfe ide igbo izugbe nke(odide), odide na nwọta igbo izugbe nke(odide) bu ihe tara akpu nke ukwuu, ọbụlụ go di na onwelu onye ma edegha nke ọma, ọga afịa ndị na agugha ahu nwọta. Oga aka nma na ọnye ọbuna ga na ede izugbe nke ana asuasu anyi na akpọ (igbo etiti) dị ka onu ndị ugwu na ndị agbọ si dị, mana nke na amasị ghị m ma ncha bụ onu ndị. Chukwu gọzia gị ma gọzia umu igbo nine. |
ChinenyeN: Igba iche maka ochichi aha, o si n'umu isu Igbo? Ihe m na-ekwu bu na e kwesighi ime umu isu Igbo ka o so n'ihe na-agba iche, madu aga chota ochichi aha. Ile o du sef, a na-azu ochichi aha azu, ma a ga ana-azuta ya na-agbanyighi umu isu Igbo. Ya mere ana m asi ka i chota uzo ozo ka nma. Forgive my weak attempt with Izugbe; just hope I made sense.Nenye eche m nanị ngwa ka ịma asu? Edemede gi tukwaru m na anya, mana ịgbaru mbọ. For making sense, it did make sense. |
anya means miss in igbo, and i miss u goes like this. I miss you ---- anya gi mele m. I am missing you --- anya gi na eme m. I will miss you --- anya gi ga eme m. Thus. In igbo, when u see some one that you have not seen for a long time, what u will say to the person is ANYA GI which means MISS YOU. U can also say just ANYA showing that u missed the person. |
@ ọdumchi, nke bu ezi okwu bu na uta dili ndi nne na nna maka ọdida asụsụ igbo na ada na ebe umu ha no, mana na otu aka ahu, ọbukwa oke na olu dili umu igbo i na asu asụsụ igbo agbanye ghi obodo obuna anyi nwetalu onwe anyi. Umu igbo anyi kwesilu nu i na akwado asụsụ anyi maka onye kwọọ ọba ya mkpọkọlọ agbata obi enwelu gha kwoo afifi. Ọdumchi ekene m gi na ozi a i wetalu anyi, chukwu gbaa gi ume ma nye kwa umu igbọ akọ na uche ka ha nwelu mala na asụsụ anyi di ka oku oriọn enyelu anyi na aka etosighi inyi na aka anyi ma ọri. Ndiigbo ka anyi mulu nu anya ka azu na ebe asụsụ anyi nọ. Chukwu gọzia umu igbo ndewo n. |
![]() dubem3: bia nwoke'm, obulu na fa zi Gi ezi, je kwa gwa fa na ifughi'm |
ifyalways: LOL,Odunnu.I choro ka m na gi luo ogu? A hapuru m gi lolo,hapuru gi obi eze yet anya gi ka nokwa n'ahu Nedu?Ebe o di gi otu a,mu na gi ga "ahuko,eriko" ihe Nedu at same time.Nedu no na ofe.Bia ify unu acholu igbu m? Inaha akpa m aka ebe ojoo, aga m agwa kwa ya dubem o. Oha na eze nu kwa nu onu m o, maka mgbe mmadu ga asi na nedu emee ofu. Mana chelu o, ify gini ka ikwulu? Anulu m ebe isi na ehapulu odunnu obi eze? Biko kowalu m ofuma, odunnu obu lolo m? Biko gwa m tupu m akpaa eze m aka ebe ojoo. Ify imana obughi na dubem akuchi go gi, mu na gi kaalu i work things out. |
Odunnu: @Ify: you are really interested in this 'ihe kwu oto'. I hope you know I will be the first tohehe odunnu, ify ga alafukwe gi, makwalu na nwoke ji gha o, maka isolu gha okwa ikpoooooooooooo. dubem3: strong words!!!Gwa ha okwu o |
ifyalways: Back to "ihe kwu oto",Nedu kedu oge i ga a bata na "nkolo m" ?O jim baddddddd.Ihe kwu oto na e-shoot sharp.Uta awusa.lolzIfy anuru na dubem na aro gi anye :' ganye na dubem asim gaa na iru, igaghi afum na nkolo gi maka achoghim i stab my broda na azu |
Duben biko iga ejerum ozi na nke eze muo nri mana ka m negodi anya malu ihe umu ada bu na uche tupu m zia gi ya. |
![]() Odunnu: Hehehehehehehe mu wa bu Odunnu- Odi na b'eze, ga bu onye izizi ga afu ihe 'nedu kwu oto.- I will see it first. Lol. |
ifyalways: Hahahaha,nwanyi o dikwa nmana osi gi n'onu puta.Ihe kwu oto,gbara agba na adikwa m nma.chai!!! Adanwanyị ọdị ka m ekwufia ọnụ, umuada nọ na ụnọ a bike'n gbayaru nu mụo ma nyelu nu m aka na ime na adi na eme'm na ọnụ ngbe ufodị. |
ujchief: yea, The anti-christ will only be manifested when a one world government starts,they have already started manifesting, for one to bring up the idea of one world government. For a mere mortal to superinted over the whole world, Isn't that placing him on equal rank with GOD. |
May 25, 2012 | 9:00 am News By Bestman Joseph LAGOS—Speakers at a public symposium, ”Advancing a New World Order for the progress of the Human Race,” organised by the Lagos Zone of the Rosicrucian Order, AMORC, at Lagos Airport Hotel, Ikeja, have urged world leaders to evolve new ways of pursuing the collective destiny of humanity by the creation of one world government. The speakers included the Grand Administrator and Director, Supreme Board, AMORC, Dr. Kenneth Idiodi; Mr. Ekanem Kofi-Ekanem; Professor T. A.T. Wahua of University of Science and Technology, Port Harcourt; Professor M.Y. Nabofa, Niger Delta University, Bayelsa State; Prof. John Idiodi, University of Benin and Johnson Ikube, Managing Consultant/CEO, JI Global Solutions Limited. Dr.Kenneth Idiodi, who spoke on ”Personal security through internal role- playing,” said the need for security was borne out of the instinct of self- preservation of life itself. He argued that peace cannot be said to abide in a society where people are living in a constant state of alertness and cannot sleep at night with both eyes shut, figuratively speaking! In his presentation on whether one world government is desirable, Johnson Ikube argued that this is possible in that the majority of people believed that the universe is one large system under one governance; that of the Supreme Being, God; and also with the inspirations that led to the establishment of the United Nations. This vehicle is already here with us. Its operational modalities can be improved for better deployment; and also the formations of regional integration structures and mechanisms such as the European Union, African Union, the Americas.” He said a one world government will see the whole world as its responsibility and, therefore, focus on holistic, accelerated growth and development in a sustainable manner ensuring partnership between man and nature according to the will of the owner. However, for this to be possible, Ikube said ”there must be a need to eliminate and rename and reform the Security Council. Its focus should be global and individual member security concerns per se; remove all artificial sources of poverty, degradation and pain and also that the world must head for a universal common language. This will assist in eliminating one common source of suspicion and division.” |
Eze Onlytruth okwu gị kwụ ọtọ ka ihe nwoke, ịbu nwa afọ igbo amu siru ike, jide ka iji na nke iji ka. UMU IGBO EKENEE MU UNU. |
umu igbo kee nu nke na eme onyinye2: @Aunty Ifynwada a manyem gi ka ejide sia nwoka ahu ike nke ukwuu maka otutu egbe na edo ya o. |
FACE: Oroma (epe in Umuahia ) –Orange FACE: Icheku is velvet tamarin.Hmm! So umuahia also call cassava JIGBO, i thought my people are the only people that call cassava jigbo in the entire igbo land. Good to knw that we share some words with far umuahia. That means all the words that sound strange to our neighbouring town may be found in other town far away from us. Igbo language is realy beautiful. |
.
|
n
|
bashr8: these are old pictures 2007 from sky scrapper city and google images, enugu looks nothing like that now , will post pictures next week when i return. if you even know enugu you should know those places you are posting are villages, enugu city central are new haven , independence layout ,new layout, old and new GRA okpara avenue, parts of achara layout etc . none of those places where posted here smhis asata not part of enugu broda? De pic hav not finished, do post de pics if u hav. |
n
|
enugu onitsha express road from trans ekulu axis.
|
n
|


