Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,262 members, 7,957,645 topics. Date: Tuesday, 24 September 2024 at 04:39 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. (1216 Views)
Anyi-Anambra Host Tiktok Live And Tells Igbos To Poison Edo And Yoruba People / Senator-elect Ekwunife Holds Victory Party, Appreciates Ndi Anambra Central. / China-Africa Summit: Obiano Meets With Investors And Ndi Anambra In China (2) (3) (4)
Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 9:46pm On Oct 25, 2021 |
Your vote is meaningless in Nigeria. Mgbe ole ka ihe ga eme anyi tupu anyi a muta ihe? Ndi a ka ji Mazi na nga. K'anyi jiko onwe anyi, gba mbo ka ha hapu ya tupu e mewe ihe obula na obodo anyi, maka okwa nu anyi ka nwoke a na nuru ogu. Onye aghala nwanne ya, okwa ya? Bikonu, nwa obele Oge, anyi e nwete ihe anyi na chu. Chukwu Okike Abiama gozie unu niile. 4 Likes |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Emmypure: 9:48pm On Oct 25, 2021 |
Oga zukwanuike 2 Likes |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by MrSly(m): 9:48pm On Oct 25, 2021 |
mmanwuijele:Things will be worse if apc takes over anambra and you and I knows that Biafra isn't coming in a year or two? So let's go out and vote in the right candidate then continue with the struggle. 2 Likes |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by NgeneUkwenu(f): 9:52pm On Oct 25, 2021 |
So IPOB = PDP. QED 2 Likes |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Nobody: 9:53pm On Oct 25, 2021 |
mmanwuijele: Otondo lachakwaghu Anya. Useless miscreants littering imo and abia state will not succeed here. Anambra didn't send Kanu on any assignment. Let him bear his cross or negotiate his release with his state Abia 3 Likes |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 10:01pm On Oct 25, 2021 |
MrSly: Nwanne, I hear you, mana ka mgbe anyi tubara vote na ofia a bu Nigeria, kedu ife anyi nwetegoro na bughi mgbawa obi, onwu na afufu? O na o dighi mma ka anyi soro uzo ozo chuba ihe a? Chekie ya na! |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 10:05pm On Oct 25, 2021 |
Juliusmalema: I gbozine ka nkita. I na ta afufu, na chakasi eze. O iha mere ndi Libya, e were gbuo onye nzoputa ha. Kita ebe ka Libya no? Oburu na i bu ezigbo nwaafor, i kwesigo i ma na ayni nuso onwe anyi ogu, o anyi ga ta afufu ya. Udo diri gi. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mbaise1000: 10:10pm On Oct 25, 2021 |
[color=#006600][/color] Juliusmalema: We all know you and where you stand and it's really you and your likes that are the real backbone of kanu and IPOB, because we know that you are the enemy and part of the problem, your support will push more people to stay indoors on that election day, when did you start loving igbos and their progress, don't tell me you are igbo because even uzodimma and Joe igbokwe and Rochas and umahi and others like them are all igbos too. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by loveth360(f): 10:13pm On Oct 25, 2021 |
No Election |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Nobody: 10:20pm On Oct 25, 2021 |
mbaise1000: Face Mbaise and Imo state and leave anambra for ndi anambra. Thanks for your concern. 1 Like |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Nobody: 10:23pm On Oct 25, 2021 |
mmanwuijele: Otondo lachakwaghu Anya. Useless miscreants littering imo and abia state will not succeed here. Anambra didn't send Kanu on any assignment. Let him bear his cross or negotiate his release with his state Abia |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by onumadu: 10:25pm On Oct 25, 2021 |
Nwanne ife i na ekwu bu ife siri ike rinne o. Nke bu eziokwu bu na, asi na Obiano wetara iwu maka ndi na achi efi kamgbe, onwero onye ga na ekwu maka atughi akwukwo tata. Mana o biara na eme ka onye n'enwero ike obuna iji me ife ndi madu cholu, na agbenyeghi na o bu govno. Ife a we di njo rinne. Ife a kpatalu na ndi madu na eche na itu akwukwo bu igbu oge. Mana ka o sina di, anyi kwesiri ijiko aka mee ofu ife (ife obuna!) ka ndi amakekwu mara na anyi agaghi ekwe ka ha chia anyi di ka efi. Ife ya ajogbu onweya bu ndi kwe na ndi ekweghi. Emesizia, ndi amakekwu ezuru ife nine si na ha meriri na atumatu akwukwo. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 10:39pm On Oct 25, 2021 |
onumadu: Udo diri gi nwa Chineke. O eziokwu. Anyi kwesiri i nodu ofu ebe. A nyuo mammiri onu, o gba ofufu. Ihea na ewe mu iwe bu na oburu na ndi ochichi alaigbo bu odimma anyi n'obi, e kwesigo I kpo ndi IPOB ka ha nwe nzuko, malu ka anyi ga esi hazi iha. Mana, ndi a achoghi i ma. Sonso ochichi di ha n'obi. Ya meere, Ifeanyi Uba ji ga na ulo ikpe n'ubochi 21st October. Ya meere Umahi na ndi otu ya ji ga Adoration Ministries. Nna, odikwa egwu o. O na ndi Biafra enwero zi ovulu mobu anya anaghi a fuzi uzo? Gini meere ha ji tinye ihedi Ohamadike na ubochi 10 November, mgbe ha ma na election bu 6th? Ihea bu ahuho. Ka ha bugodu uzo hapu ya tupu e mewe ihe obula. UMU BIAFRA, MURU NU ANYA O. BIKO KWA! |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 10:42pm On Oct 25, 2021 |
mbaise1000: Nwanne, a suzina oyibo biko. Ka anyi mara onye bu onye. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by BiafraInc: 10:50pm On Oct 25, 2021 |
Juliusmalema:Keyboard warrior. I hope you will come out on that election day to vote. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by powerkey: 11:11pm On Oct 25, 2021 |
Juliusmalema: You marauding terrorist, who invited you into umunnas discussion? Don't you have where you come from? Port yourself quickly to ewedu section, that's where you belong. I don't ever want to see you in any Igbo threads. Igbo's hates terrorists like you. People like you are number one enemies of the Igbo. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by powerkey: 11:13pm On Oct 25, 2021 |
BiafraInc: The idiot is a Yorubanza from Osun state. They don't even have toilet in his Vilage. The use public toilet made with wood. Its a community toilet those terrorist use there. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by donyfrank: 11:36pm On Oct 25, 2021 |
Nothing happened in Imo State. People voted in Imo State and a clear winner emerged, but was turned upside down. But in Anambra, nobody is voting. It's a different scenarios 2 Likes 1 Share |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 9:42am On Oct 26, 2021 |
donyfrank: Thats right! The thing is, if they overturned the people's choice in broad daylight, what makes people think they would respect future elections? We are already in pain, let us see it through and get Ohamadike out of their fake charges. 3 Likes 1 Share |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by nairalandankrah: 9:45am On Oct 26, 2021 |
MrSly: And who told you that APC Cant take over through the supreme court And how are you sure that the APGA person you vote in won't defect to APC?? Fear who no fear Naija politicians |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Danjikanbauchi: 11:36am On Oct 26, 2021 |
Juliusmalema:they are talking about their region what concern you Yoruba Muslim. Why can't you face your region seeing that Gunmen are now attacking communities in SW. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by udele1: 11:43am On Oct 26, 2021 |
Imo https://www.youtube.com/watch?v=E6xx4HSHyS8 Victims https://www.youtube.com/watch?v=AZPtr-FoBgU Anambra https://www.youtube.com/watch?v=6mV2hgIBjz8 Victim = Chike Akunyili https://www.youtube.com/watch?v=LjOk9OCvtAM |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mbaise1000: 12:55pm On Oct 26, 2021 |
Juliusmalema: Fortunately, you and your type are in the minority here, you are a paid pay per post slave bent on destroying igbo land for a pittance, one of the ischariots, if you talk against anything here igbos will go in the opposite direction because you are a sellout, a turn coat |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by baralatie(m): 1:08pm On Oct 26, 2021 |
Andy Ubah for Anambra governor |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by baralatie(m): 1:10pm On Oct 26, 2021 |
donyfrank:And Andy Ubah will roll in with votes unopposed Andy for governor |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by Igboid: 1:51pm On Oct 26, 2021 |
Asi m kwuo uchem, m ga-asi na "election boycott" abughi ezigbo atumatu, na ihi na oga enyelu ndi Abuja aka, mebisia Anambra anyi. Neekeenu ezigbote Airport Obiano na-aru n'Anambra. Anyi cholu "continuity". Anyi cholu ka Soludo bido ebe Obiano kwusiili. Sit at home, agaghi enyelu anyi aka. Biafra bu Political Problem. Anyi cholu Political solution. |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by donyfrank: 3:24pm On Oct 26, 2021 |
Igboid:Obu eziokwu. Mama oburu na ihe gbasara Biafra emetutaghi politics, NDI politicians agahi eji okwu a kporo ihe |
Re: Ndi Anambra; Ihe Mere Na Imo Kwesiri I Kuzi Anyi Ihe. by mmanwuijele: 1:28am On Oct 28, 2021 |
donyfrank: Udo diri gi nwanne! Nzoputa anyi di nso. Ya meere ihea na enye onze obula obere nsogbu. Bikono, ka anyi gawa nihu. Biafra ga bia nime aha 22. |
(1) (Reply)
A Young Man Threatens Senator Orji Uzor Kalu / Jonathan Responsible For Rise Of Banditry In Nigeria – Amaechi / Profile Of Chukwuma Ephraim Okenwa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 50 |