Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (220) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (327288 Views)
1 2 3 ... 217 218 219 220 221 222 223 ... 227 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:44pm On May 11, 2015 |
preselect:Akpokwala m aha ozo. A garam few pages back wu ebe i na agwa Asadike ya bia chere gi somewhere, na-agwa ya size ihe gi, ihe m chekwa na owu nke nani m ? ![]() Toshmann bia biko.Bia metuo m obi, nwoke oma ![]() ![]() Ole ndi suga bekee elu elu ebe a? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:18pm On May 11, 2015 |
ifyalways:ewoo, owughikwa m ooo . . . . biko bia gosim post ina ekwu maka ya. . . owughikwa m dere ihe di otu ahu. biko chere o, akpokwala toshnwayi, obukwa HIV agaghariga. biko gosigodi m post ina ekwu maka ya, ebe m na achu onye ozo. isi di na aha ya bu onye bu gini? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:14pm On May 11, 2015 |
ifyalways:Ifykratic ifylacious ifylastica ![]() Hapu onuku man, bia ka anyi mee ihe ahu. Oji m baaad now. Nwa mama need-iri something now now now now ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:58pm On May 11, 2015 |
maureensylvia:Okay.. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by maureensylvia(f): 12:42am On May 12, 2015 |
lagunna1:thank u for accepting my request |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:48am On May 12, 2015 |
preselect:Nna gwa ify nay babyosisi ka ha choba ra m okeikpu kara aka Biko kedu ihe m na anu maka biafra na UN Brief me biko |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:49am On May 12, 2015 |
maureensylvia:Munwa ga atuba gi ime |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:50am On May 12, 2015 |
toshmann:Choba ncha |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:59am On May 12, 2015 |
tonychristopher:Okeikpu kwa Hiya!! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:29am On May 12, 2015 |
babyosisi:Gbam |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by imsuboi(m): 8:12am On May 12, 2015 |
Ndewo unu o ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 8:35am On May 12, 2015 |
Leenu ka onye obula si achughari Ifyalways, odika nwanyi a bu onye nme nme. Ndi ulo anyi, udo diri unu. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 11:12am On May 12, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:36pm On May 12, 2015 |
maureensylvia:are u gonna pay for my service ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:54am On May 13, 2015 |
preselect: ![]() Tosh m |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:56am On May 13, 2015 |
imsuboi:So, i bu onye Igbo nwoke m? Ebelebe Igba |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:45pm On May 13, 2015 |
ifyalways:obughikwa m dere ihe ahu. . . owu ndi computer hackers na ndi ekwensu mere ya ka odika m dere ya. kedu ka m ga esi wee dee ya bu ihe. mbanu ify nke nani m, emekwala otua o, toshman nwere HIV, Hepatitis, Lymphogranuloma venerum, Donovanosis na Typhoid Fever. agakwala nso o |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 1:49pm On May 13, 2015 |
Ndi nile no na thread a emebichala...... Nani ira otu na ikwa iko ka unu passitara! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:43am On May 14, 2015 |
Lordave, onye amuma ugha abiala. Nso ![]() Preselect, it's ova by Tonto Dike bu aha gi. I na enye nwanyi appointment na threadia? I wuru m n'ala final. Choi, chai Chei Toshmann Bia oo. Bia nwoke oma. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:50am On May 15, 2015 |
ify!!!!!!!!! ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 7:42am On May 15, 2015 |
ifyalways:Abiarubeghi m mana mmuo nso adakwasi la gi already, kee zi maka mgbe m ga ebikwasi gi aka n'ekpere? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:24pm On May 15, 2015 |
ifyalways:ifybembe ![]() ifystical ifylacious ifygrification ![]() Nwa agbogho ma ihe m n'eri. Ka m ga weta condom. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:27pm On May 15, 2015 |
![]()
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odensibiri: 9:07pm On May 15, 2015 |
Ndewo, a chọm ị nye unu nsogbu, ma m kere thread nke na gọsiri ihe odide na asusu Igbo nga: https://www.nairaland.com/2316663/igbo-writing |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:24am On May 16, 2015 |
toshmann:Toshistic Toshlacious. Tosh onye nkem. Tosh egwu eji. Tosh worldwide. Tosh UK,US na Uwa nile. Toshmann birikwa ooo ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:25am On May 16, 2015 |
preselect:Enyia ga one side Biko. Byee |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:27am On May 16, 2015 |
Lordave:Ife di egwu ga-eme. Lol Vimi, ndeewo. Igbo bu Igbo, nma nma nu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 2:53pm On May 16, 2015 |
tonychristopher: Ajo meat! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:04pm On May 16, 2015*. Modified: 5:47pm On May 16, 2015 |
Afurum Ikpu kariri mu yestadee munwa bu ikpu atuegwu, fukwaziri ikpu ka ikpu naru fa oso anyway onwero ife gbalu chukwu gharii. Tonychristopher ezi oyim....olee ije? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:13pm On May 16, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:14pm On May 16, 2015 |
Ufodu obodo ndia ina akpogasi afa, ha aga ekweta kwa na fa bu ndi Igbo (・∀・) amakwam ife nji ekwu,bifoo mmadu aduo ibe ya aka na onu ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:23pm On May 16, 2015 |
maureensylvia:Nne biko supialu anyi a na Igbo, ejim afa chukwu abiama ayo gi (^~^) odikwa m ka imaru nma nwanyi, emesia ka ntinye gi na my list ಠ_ಠ |
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) • Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady • Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady • 2 • 3 • 4
Ogun Awon Bàba Wa • Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re • Post Pictures Of Traditional Weddings.

. . . . biko bia gosim post ina ekwu maka ya. . . owughikwa m dere ihe di otu ahu. biko chere o, akpokwala toshnwayi, obukwa HIV agaghariga. biko gosigodi m post ina ekwu maka ya, ebe m na achu onye ozo. isi di na aha ya bu onye bu gini?



munwa bu ikpu atuegwu, fukwaziri ikpu ka ikpu naru fa oso