Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,705 members, 7,816,889 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 07:35 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (223) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292370 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (220) (221) (222) (223) (224) (225) (226) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:20pm On Jun 04, 2015
ukwu ndi a di sharp

charly boy digo di shaRP

peppyluv02:
Ihe nka,di kwa egwu.

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by irynterri(f): 6:20pm On Jun 04, 2015
umunne m udo diri unu..a huru m blog na ede akuko uwa n'igbo,m si ka m kooru unu maka ya,ka anyi kwadoro nu onwe anyi na omenaala anyi..
www.odeniigbo..in

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 1:35pm On Jun 10, 2015
Babymama1:
Oziomatv where are you?
Am here Baby Mama. But who is Babymama please ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:59pm On Jun 10, 2015
oziomatv:
Am here Baby Mama. But who is Babymama please ?

Your one and only big sister
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 5:07pm On Jun 10, 2015
Enwere ndi Amaigbo no ebe a?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 10:58pm On Jun 10, 2015
Babymama1:

Your one and only big sister
You have to come out clear for easy identification.
Are you Nwando, Babyosisi?
Maka na nairalandia aghoziela mbara ama ndi ana eze.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:20pm On Jun 10, 2015
oziomatv:
You have to come out clear for easy identification.
Are you Nwando, Babyosisi?
Maka na nairalandia aghoziela mbara ama ndi ana eze.

Na me my dear
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 12:12am On Jun 11, 2015
Na you no be name.
If you are the above mentioned names. Tell me how to contact you privately
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:11pm On Jun 15, 2015
Nwaiberibe:
Enwere ndi Amaigbo no ebe a?

ndi azu uno igbo kwanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 1:32am On Jul 02, 2015
tonychristopher, nna ke kwanu?ifighi mu,ijughi kwanu esem?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:25am On Jul 02, 2015
asadike:
tonychristopher, nna ke kwanu?ifighi mu,ijughi kwanu esem?

omalicha Nwa
enenebe ikpu egbuo ewu ...in short ede cheque
enenebe ejeghi Olu

nne gbahara ..ndi Owerri si ihe nke ha ka enyi

kedu ije ..kedu ka eke siri eme sunbathing ..echekwa m na okeipku ewere na onodu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 11:41am On Jul 03, 2015
tonychristopher:


omalicha Nwa
enenebe ikpu egbuo ewu ...in short ede cheque
enenebe ejeghi Olu

nne gbahara ..ndi Owerri si ihe nke ha ka enyi

kedu ije ..kedu ka eke siri eme sunbathing ..echekwa m na okeipku ewere na onodu
ina acho ikpu ma ife an'emebi na anambra state. biko gini k'anyi ga eme maka ndi omekome akpotara na ekwulobia be e anyi?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:34pm On Jul 03, 2015
NNE, THERE IS NO CAUSE FOR ALARM...ANA ENWE PRISON TRANSFER, KEDU IHE M GA EME?


NNE UDO DI....AVS CAN HANDLE THAT
asadike:
ina acho ikpu ma ife an'emebi na anambra state. biko gini k'anyi ga eme maka ndi omekome akpotara na ekwulobia be e anyi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:59pm On Jul 03, 2015
tonychristopher:
NNE, THERE IS NO CAUSE FOR ALARM...ANA ENWE PRISON TRANSFER, KEDU IHE M GA EME?


NNE UDO DI....AVS CAN HANDLE THAT
nwa, anom na ekwulobia ugbua. ezigbo ujo na atum, gini bu avs n'ebe boko haram no?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:58pm On Jul 03, 2015
asadike:
nwa, anom na ekwulobia ugbua. ezigbo ujo na atum, gini bu avs n'ebe boko haram no?

kwuo eziokwu, kedu ife na eme na ekwulu, biko gwa m okwu..ogini na afio?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 4:02pm On Jul 03, 2015
tonychristopher:


kwuo eziokwu, kedu ife na eme na ekwulu, biko gwa m okwu..ogini na afio?


nwa, onye obuna jizi ujo we e biri. afia zulu ta.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:48pm On Jul 03, 2015
asadike:
nwa, onye obuna jizi ujo we e biri. afia zulu ta.

maka gini zi..unu ana akuja akuja maka ndi awisa..kedu si ihe obu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 6:15pm On Jul 13, 2015
tonychristopher:


ndi azu uno igbo kwanu
Mbanu, ndi azu uno bu ndi ofe mmanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:14am On Jul 14, 2015
Nwaiberibe:

Mbanu, ndi azu uno bu ndi ofe mmanu

mbanu...onye gwalu gi..kedu maka ndi igala na ndi mmonu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:35pm On Jul 15, 2015
Umuigbo ekene my unu!
Asim Ka m Mara ka eke si anya anwu na Ogbako a?
Kedu maka Ifyalways, Torchman, presselect, marriegoratti, Odumchi, EzeP na Ndi ozo ndiichie ichie?
Ndi ofu ana Ekene unu...

udo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:37pm On Jul 16, 2015
achi4u:
Umuigbo ekene my unu!
Asim Ka m Mara ka eke si anya anwu na Ogbako a?
Kedu maka Ifyalways, Torchman, presselect, marriegoratti, Odumchi, EzeP na Ndi ozo ndiichie ichie?
Ndi ofu ana Ekene unu...

udo?

I chetakwalaram session MariaGoretti na Toshmann. LOL
Love elu elu. Ihu ha abuo then i ga-echekwa ma ha a choro ilu di na nwanyi nke taa nke echi. lol I think Maria became born again then dumped Tosh cheesy

Well, Ify dumpu-kwara Preselect. No shaking angry
EzePromo, lol, ole ebe that boy no ugbu a? Nna mehn mmadu etele ebe a cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:50pm On Jul 16, 2015
ifyalways:


I chetakwalaram session MariaGoretti na Toshmann. LOL
Love elu elu. Ihu ha abuo then i ga-echekwa ma ha a choro ilu di na nwanyi nke taa nke echi. lol I think Maria became born again then dumped Tosh cheesy

Well, Ify dumpu-kwara Preselect. No shaking angry
EzePromo, lol, ole ebe that boy no ugbu a? Nna mehn mmadu etele ebe a cheesy

Ifylacious ifybembe, ndi nile bidoro threadia alaala ya afo munna gi. . . .therefore. . . . . . as a matter of fact. . . . hence. . . . and henceforth. . . . . . consequently. . . . . . . ipso facto. . . . . . . Uhm. . . . ehm . . . . ighotala ihe m mean-iri wink

Ify o. . . cheesy
Ka m ga choo condom jare k'anyi kpaa onwe anyi obioma. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:43am On Jul 17, 2015
toshmann:


Ifylacious ifybembe, ndi nile bidoro threadia alaala ya afo munna gi. . . .therefore. . . . . . as a matter of fact. . . . hence. . . . and henceforth. . . . . . consequently. . . . . . . ipso facto. . . . . . . Uhm. . . . ehm . . . . ighotala ihe m mean-iri wink

Ify o. . . cheesy
Ka m ga choo condom jare k'anyi kpaa onwe anyi obioma. cool
Tosheeee.
Tosh ele maka Otele sef? Now that it's just mu na gi left here amongst the oldies, gwa m eziokwu, gi na nwanne nwanyi Otele a kpara for real?
Romeo
Ikomi
Presido
Nnenneigbo
Oziomatv
Ghettochyk
Skimpychyk

O dikwa egwu. Ify na Tosh na ekele oo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:52am On Jul 17, 2015
ifyalways:

Tosheeee.
Tosh ele maka Otele sef? Now that it's just mu na gi left here amongst the oldies, ngwa kwa m eziokwu, gi na nwanne nwanyi Otele a kpara for real?
Romeo
Ikomi
Presido
Nnenneigbo
Oziomatv
Ghettochyk
Skimpychyk

O dikwa egwu. Ify na Tosh na ekele oo

Ify otele gara ga burn-uo my cable ebe nwanne ya nwayi nu. The girl no gree for me. Ihe nile m mere yet the nwa ekweghi ka m taa ya angry ashi nile m turu, plus aruruala nile m ruru, the nwa no gree. Ya si m gaa hu papa ya maka olulu before ya emepee ukwu ya. Okweghi m piri di nke wu aradin'obi ya sef angry
Nani aki onu ka okwere nye m.

O di mma? sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:09pm On Jul 17, 2015
toshmann:


Ify otele gara ga burn-uo my cable ebe nwanne ya nwayi nu. The girl no gree for me. Ihe nile m mere yet the nwa ekweghi ka m taa ya angry ashi nile m turu, plus aruruala nile m ruru, the nwa no gree. Ya si m gaa hu papa ya maka olulu before ya emepee ukwu ya. Okweghi m piri di nke wu aradin'obi ya sef angry
Nani aki onu ka okwere nye m.

O di mma? sad
loooool

O pi ara cheesy. Tosh onye ara. i di sure na ara ga-agwo ara ara gi a sef? Asusu Igbo anyi ee cheesy

Bia, Nwa Darfur a rikwa nke wu ndu ? sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Chestar5(f): 12:51am On Jul 19, 2015
M wu onye igbo, onye ohafia abia state... An ne kele unu o cool, op say my igbo dey undastandable shawink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:57pm On Jul 19, 2015
cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:17pm On Jul 22, 2015
@Nwaiberibe awum nwa afo nwangele lol.
Ify nwanne Oma, present here. Amam na aru di.
Tosh ikaala na threadia o, ikwesila iwu mentor ebea. how far bro
Biko unu ewela iwe o kedu Maka agaba sef, Ogaala icho ndidi boko haram na Chad.
Umunne ndi m echetaghi unu ewela iwe, ka chineke gozie unu niile.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 3:20pm On Jul 23, 2015
skimpychick:
@Nwaiberibe awum nwa afo nwangele lol.
Ify nwanne Oma, present here. Amam na aru di.
Tosh ikaala na threadia o, ikwesila iwu mentor ebea. how far bro
Biko unu ewela iwe o kedu Maka agaba sef, Ogaala icho ndidi boko haram na Chad.
Umunne ndi m echetaghi unu ewela iwe, ka chineke gozie unu niile.
Ewoo! See my sister o. Nne, kedu ka idi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 4:37pm On Jul 23, 2015
@Nwaiberibe adim nnoo mma, Olee kwanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 10:15pm On Jul 25, 2015
tonychristopher:
enenebe ukwu..peppyluv okeipku nda ije


Nnaa,negodi ife ndia ji umunwanyi eme,bikonu....before nmadu alasia umunwanyi ninea amu ya agbawaa...lol
Nmadu,need i-returned to polygamy.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 11:56am On Jul 30, 2015
skimpychick:
@Nwaiberibe adim nnoo mma, Olee kwanu
Nne, adim ok. Ndewo cool

(1) (2) (3) ... (220) (221) (222) (223) (224) (225) (226) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.