Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (221) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (327273 Views)
1 2 3 ... 218 219 220 221 222 223 224 ... 227 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:28pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:Vote for her for miss nairaland sir. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:29pm On May 16, 2015 |
ifyalways:Ifynkwa, Ifymummy, Ifynnem, Ify nwanyi oma.....amu na ekene ooooo(⌒▽⌒) |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:34pm On May 16, 2015 |
toshmann:Bia nwoke! O di ka i choru i si ebe isiri puta uwa narie? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:37pm On May 16, 2015 |
PervyByNature:if voted 4her,wht do i av in returns ( ´ ▽ ` ) |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:39pm On May 16, 2015 |
tonychristopher: ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:43pm On May 16, 2015 |
babyosisi:Afa njiri chi echichi ka unu ji agbaru ball. Nsogbu adiroo,ana eme nwa ogbu, o na aka n'aja ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:46pm On May 16, 2015 |
Lordave:Afia zuchaa okeudene akpachili onodu.... Ndi mmadu! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:52pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:The satisfaction that u helped our sister in achieving her dream. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:00pm On May 16, 2015 |
ifyalways:ezi oyim dalu! ekenem gi!! ezi okwu, a like kam ihe anyam na fu ebe'a hoha! udo noduru unu ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:05pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:onye fu ka amu na ekwe odi ka oga ara uwa Nwanne trya turbo king ...big bottle it works wonders Ona eme nwoke ma na okpu amu Ikpu jeered |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:08pm On May 16, 2015 |
vimi:Bia gbaba oso |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:10pm On May 16, 2015 |
tonychristopher:maka gini kwanu ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:15pm On May 16, 2015 |
vimi:Ify, Asadike,babyosisi,lovelylilac. Ndia bu okeipku Ha bu ihe anyi na slop Enebe ikpu ede cheque |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 4:20pm On May 16, 2015 |
ifyalways:Ngwa nu, idi interested, ie, owuru I choro ka ihe ike mee gi, just taa kwiri m anya, m ga aghota |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 4:27pm On May 16, 2015 |
Okeikpu: ![]() Eze ndi ihe ojo 1 of Nairaland, ekene m gi! Ka ogologo ndu rute gi, ahu isike bu nke gi! Ka Okpu Ikpu rute anyi aka ka anyi kpuo dika isi kpuo. Ekele m |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:43pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:Nwanne, owughi uzo isi bia uwa ka iga esi ahapu ya? Ichoro ishi na window laa? Biko hapugodi m aka joo. Nwa mama like-iri "something" and ify ji ya bu "something" ![]() Okeikpu:Otu ndi ocha!!!! Chei! Darfur bia lere o, ndi choro inara gi ify agbaala plural. bia, enyia. Lol. Biko werekwa okeamu gi a puo ebea. Ifylastic di busy. Come tomorow |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:48pm On May 16, 2015 |
tonychristopher: odi egwu, udo maru over di anyi... anyi ga na kpa nu oge niine |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:27pm On May 16, 2015 |
toshmann:nwoke maa seefu egbuwalu gi isi ama agwotazi mmadu.... (╯︵╰,) |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:33pm On May 16, 2015 |
![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:38pm On May 16, 2015 |
toshmann:Nwoke malukwa oge I kpolu nna gi iyi ⊙︿⊙ |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:43pm On May 16, 2015 |
Lordave:Nsogbu adiroo nwamu...... amu lulu gi ani. Uwa bu nke n'akpa onye oyoba Chi ya (・∀・)udo diri gi o |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:56pm On May 16, 2015 |
tonychristopher: O nwelu mmanya ndi ara mu na fa no ebea na aluputa....afa ya bu cipro... I gbachalu ofu iko ñuo, akwara agbatia, bendizia ka ogede ndi umunede . |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:41pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:Onye nkuzi....lol.ka mee order na eBay ugbua |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 6:48pm On May 16, 2015 |
Okeikpu:Onye wu nwa gi? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 6:51pm On May 16, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 6:55pm On May 16, 2015*. Modified: 7:56pm On May 23, 2015 |
tonychristopher:Biko etinyekwana aka there, umu aka banyi na ami nyabu nkwu here agbapusikwaana ara.... ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 6:56pm On May 16, 2015 |
Okeikpu: ![]() Eze ihe ojo gburugburu 1 of Nairaland! Omuma akpa aru! Eze AMUsirike |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 7:12pm On May 16, 2015 |
Lordave:Kedu ife ojoo m na eme o munwa keru amu na ikpu? Ife ndia aburo aka oru Chi keru uwa.... ekwekwana ka iwe wee Asadike na Ifynkwa ⊙︿⊙ |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:54am On May 17, 2015 |
Anakogheri.. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:21pm On May 23, 2015 |
Lordave: ![]() nnaa e, o. eche m na toshman wu ajo mmadu until m jiri anya m hu okeikpu ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:00pm On May 23, 2015 |
CaptainOjemba:Nkita risia nsi eze ana ere ewu (¬_¬) Ndi mmadu! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:05pm On May 23, 2015 |
preselect:Biko ikpu onye ka I jiri anya gi abuo wee fu ? |
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) • Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady • Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady • 2 • 3 • 4
Ogun Awon Bàba Wa • Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re • Post Pictures Of Traditional Weddings.



munwa bu ikpu atuegwu, fukwaziri ikpu ka ikpu naru fa oso 

