Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (222) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (327985 Views)
1 2 3 ... 219 220 221 222 223 224 225 ... 227 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:34pm On May 24, 2015 |
ndeewo nu ooo.Amara na m Aru di unu mma.Abu nwafo IMO state.Esi m na Village Ana Akpo Ehime Mbano nke no na umuEze 11.ndewwo |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:13pm On May 24, 2015 |
Jennylov:Otu nne m oooo Nne bia bie m oma ka amu kwe m briefly ....Hia Ebe ka ino Okeipku |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:47pm On May 24, 2015 |
tonychristopher:otuocha i mean oopss lol lekwa anu nwannem nkem ooo.chai ndewwo nwannem E bim na Edo state muna dim OMA. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:19am On May 25, 2015 |
Nwanyi oma ..Nsogbu. adighi ....aka ji gi .kene lum Di gi ..Jude kwa amu ya ike maka umu Benin Jennylov: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:39am On May 25, 2015 |
Abu m nwafo Igbo nke si na Anambra State. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:21pm On May 25, 2015 |
barrnchedo: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:59pm On May 25, 2015 |
tonychristopher:o nwe ife na emenu. e chisiri m nya ike nke ukwu.lol |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 2:20pm On May 25, 2015 |
Ngwanu mana apikwa na ya amu biko umu asa neediri ya bu okpu amu jide nke iji Jennylov: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:15pm On May 27, 2015 |
Umunna, happy childrens day. O ga-adirirrrriiiiiiiii anyi nile n'nma. Toshmann Odumchi ChinenyeM Skimpychyk Presido1 Tonychristopher Okeikpu na ndi ozo, udo. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:18pm On May 27, 2015 |
ifyalways:Ify nwa mama...Kedu Sie osikapa |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:06pm On May 28, 2015 |
ifyalways: ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:12pm On May 28, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:55am On May 29, 2015 |
enyi o gini? okwa unu akporola nwunye m ga ragbuo ya. i hope na unu ji condom, bc achoghi m ibute oria oge mu na ya ga eme reconcile ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:40am On May 30, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 10:55am On May 30, 2015 |
Otu nno nu oo, amu n'ekele! Ndewonu, umunnem na umunnam |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 12:12pm On May 30, 2015 |
ifyalways:Ada na eri ukwu anu oga adiri gi mma. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:59pm On May 30, 2015 |
ifyalways:ify ahuru m gi n'anya. toshnwayi na okeikpu na umu boys nile ndia choro iku gi nkwa gbafuo ![]() and awughi m mkpi ![]()
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:18pm On May 30, 2015 |
XBLadez:Nnaaa ndi m ka mma agbajuola na threadia o ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 8:24am On Jun 01, 2015 |
toshmann:Taa! Ihe ahu bu ekele ndi okenye ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 11:17am On Jun 01, 2015 |
ori nke erifolu erifo nwanyi bu mkpara nkwu mkpara nkwu emecha iburu ukwu ya ebezinee akwa ikpu ibu okeikpu..kedu peppyluv babby oko na asadike nwa amudike preselect: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 12:47pm On Jun 01, 2015 |
tonychristopher:Christopher, na wa for u o. Mu na gi n'ekwu ofu ihe n'ututu, na thread ahu ndi ofe mmanu no na akpari ndi Igbo anyi. Gi na abaram mba. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:10pm On Jun 01, 2015 |
XBLadez:Kwuo eziokwu....Nna isi juru m Based on nkwu ocha |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 5:35pm On Jun 01, 2015 |
tonychristopher:Ihughi oge onye ofe mmanu ahu siri na ya na ara umu ada Igbo anyhow? Ya kam ji kwuo ihe ahu. Gi apiasuo ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:54pm On Jun 01, 2015 |
MY BROTHER..IMELU OFUMA...NNA HAPU NDI OFE...EGBUWARA HA ISI NDI AHU ABUGHI MADU XBLadez: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:03pm On Jun 01, 2015 |
ONYE BU NWA AFO DIGODI SHARP....MANA UCHE YA DI YA
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 6:19pm On Jun 02, 2015 |
Isi odikwa Charley Boy mma? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:43am On Jun 03, 2015 |
Oziomatv where are you? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:22am On Jun 03, 2015 |
preselect:Otele, kwusi I kpom aha. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:24am On Jun 03, 2015 |
Tony topu ogodo a Charlyboy ma chitaram biko. Nwa amadi Charlyboy sef ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:12pm On Jun 03, 2015 |
enenebe ukwu..peppyluv okeipku nda ije
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:10am On Jun 04, 2015 |
Hmmmmmmmm tonychristopher: |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:13am On Jun 04, 2015 |
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) • Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady • Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady • 2 • 3 • 4
Ogun Awon Bàba Wa • Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re • Post Pictures Of Traditional Weddings.
oga adiri gi mma.

