₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,968 members, 8,448,004 topics. Date: Sunday, 19 July 2026 at 01:58 PM

Toggle theme

Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! - Career - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCareerIgbo Kwenu! Our Language Must Not Die! (933 Views)

1 Reply (Go Down)

Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by Controversialad(op): 1:34pm On Apr 08, 2016
Nchikota Isiokwu N'ime akwukwo akuko uwa PUNCh na VANGUARD
Kowara Anyi Nke Metutara Gi nime Isi okwu akiko uwa Ndia

VANGUARD

Image result for Vanguard Logo


Mahadum nke Unilag emechiela ulo akwukwi ha maka uko mmiri na uko Oku Eletrik (http://www.vanguardngr.com/2016/04/unilag-shuts-water-shortage-epileptic-electricity-protest/)

Ndi Naval akpumiela mbange oru ha ma tinye Iri Puku ato mmadu na onodu nchere (http://www.vanguardngr.com/2016/04/300000-jostle-3000-naval-jobs-agency-shifts-recruitment-2/)

Nime IDPS Kampu, otutu bu ndi onodu ha gbara ha ghari n' ihi na ha enweghi ebe ha ga edota isi ha. (http://www.vanguardngr.com/2016/04/3000-idps-stranded-recaptured-borno-communities-2/)

Oshimole nke Edo steti ekwuola si na oru na-aga n'iru nime Edo steti. Na ya onwe ya enweghi ihe ozo ya nwere isa ndi ajuju.(http://www.vanguardngr.com/2016/04/edo-work-progress-nothing-prove-oshiomhole/)

Ihe kpatara ugwo oku Eletiriki jiri rka elu (http://www.vanguardngr.com/2016/04/why-electricity-tariff-is-hiked-osinbajo/)


PUNCH
Image result for Punch logo

Buhari ariola ndi otu Dokinta ka ha kwusi striaki nihi na ya bu Buhari ekwerela ihe ha kwuru gbanyere pact

Otu CBC siri kpughe Aku na Uba Orubebe zoro ezo na Abuja(http://www.punchng.com/how-ccb-uncovered-orubebes-hidden-abuja-property-witness-2/)

Cotu enyeela ndi EFCC iwu ka ha rapu nwanne Goodluck Jonathan ha ji na nga ha.(http://www.punchng.com/release-jonathans-cousin-on-bail-court-orders-efcc/)

Agu choro igwo puku ato mmadu iba nime Borno(http://www.punchng.com/hunger-threatens-3000-residents-of-liberated-borno-community/)

Ndi CMD achorola uzo ohu iji wee mee ka ule ndi umuakwukwo Medisin wee taa akpu karia ka o di na mbu.(http://www.punchng.com/cmd-seeks-tougher-exams-for-medical-students/)


Ekelekwam Unu
Aham bu Adaeze Jacinth Oluchukwuamaka
SOURCE: http://www.controversialada.com/2016/04/nchikota-isiokwu-n-akwukwo-akuko-uwa.html
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by chukwuebuka077: 4:23pm On Apr 08, 2016
Nwada I na-agba mbo. Jisike na olu. O bu udi ndi dika gi ka anyi choro. Ndeewo!!
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by nabiz(m): 9:01am On Apr 09, 2016
Ndi igbo ibem ututu oma. Biko gwa-anyi ihe n'eme na'kuku gi.
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by Controversialad(op): 9:45am On Apr 09, 2016
nabiz:
Ndi igbo ibem ututu oma. Biko gwa-anyi ihe n'eme na'kuku gi.
Ihe gbasara fuel ekweghi mmadu nuo mmiri togbo iko
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by iykekelvins(m): 3:32pm On Apr 09, 2016
[color=#099999]Nna, Jisikie o
Anam e kele[/color]
1 Reply

234

Potential And Professional Medical Laboratory ScientistsMan Collapses After His Salary Was Slashed From N18,000 To N5,000 In Kebbi(pics)Why I Decided Be To My Own Boss After Nysc