Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,165,711 members, 7,862,256 topics. Date: Sunday, 16 June 2024 at 12:23 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Career / Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! (850 Views)
Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by Controversialad: 1:34pm On Apr 08, 2016 |
Nchikota Isiokwu N'ime akwukwo akuko uwa PUNCh na VANGUARD Kowara Anyi Nke Metutara Gi nime Isi okwu akiko uwa Ndia VANGUARD Image result for Vanguard Logo Mahadum nke Unilag emechiela ulo akwukwi ha maka uko mmiri na uko Oku Eletrik (http://www.vanguardngr.com/2016/04/unilag-shuts-water-shortage-epileptic-electricity-protest/) Ndi Naval akpumiela mbange oru ha ma tinye Iri Puku ato mmadu na onodu nchere (http://www.vanguardngr.com/2016/04/300000-jostle-3000-naval-jobs-agency-shifts-recruitment-2/) Nime IDPS Kampu, otutu bu ndi onodu ha gbara ha ghari n' ihi na ha enweghi ebe ha ga edota isi ha. (http://www.vanguardngr.com/2016/04/3000-idps-stranded-recaptured-borno-communities-2/) Oshimole nke Edo steti ekwuola si na oru na-aga n'iru nime Edo steti. Na ya onwe ya enweghi ihe ozo ya nwere isa ndi ajuju.(http://www.vanguardngr.com/2016/04/edo-work-progress-nothing-prove-oshiomhole/) Ihe kpatara ugwo oku Eletiriki jiri rka elu (http://www.vanguardngr.com/2016/04/why-electricity-tariff-is-hiked-osinbajo/) PUNCH Image result for Punch logo Buhari ariola ndi otu Dokinta ka ha kwusi striaki nihi na ya bu Buhari ekwerela ihe ha kwuru gbanyere pact Otu CBC siri kpughe Aku na Uba Orubebe zoro ezo na Abuja(http://www.punchng.com/how-ccb-uncovered-orubebes-hidden-abuja-property-witness-2/) Cotu enyeela ndi EFCC iwu ka ha rapu nwanne Goodluck Jonathan ha ji na nga ha.(http://www.punchng.com/release-jonathans-cousin-on-bail-court-orders-efcc/) Agu choro igwo puku ato mmadu iba nime Borno(http://www.punchng.com/hunger-threatens-3000-residents-of-liberated-borno-community/) Ndi CMD achorola uzo ohu iji wee mee ka ule ndi umuakwukwo Medisin wee taa akpu karia ka o di na mbu.(http://www.punchng.com/cmd-seeks-tougher-exams-for-medical-students/) Ekelekwam Unu Aham bu Adaeze Jacinth Oluchukwuamaka SOURCE: http://www.controversialada.com/2016/04/nchikota-isiokwu-n-akwukwo-akuko-uwa.html |
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by chukwuebuka077: 4:23pm On Apr 08, 2016 |
Nwada I na-agba mbo. Jisike na olu. O bu udi ndi dika gi ka anyi choro. Ndeewo!! 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by nabiz(m): 9:01am On Apr 09, 2016 |
Ndi igbo ibem ututu oma. Biko gwa-anyi ihe n'eme na'kuku gi. 2 Likes |
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by Controversialad: 9:45am On Apr 09, 2016 |
nabiz: Ihe gbasara fuel ekweghi mmadu nuo mmiri togbo iko 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Our Language Must Not Die! by iykekelvins(m): 3:32pm On Apr 09, 2016 |
Nna, Jisikie o Anam e kele 1 Like |
(1) (Reply)
Do We Have Helicopter Pilots In The House? / Cash One Loans Is A Scam! Heres How I Borrowed $4100. / 2 Hours With Jarus: Free Career Chat By Jarushub & Hotproforum – May 29
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 11 |