Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (13) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (327326 Views)
1 2 3 ... 10 11 12 13 14 15 16 ... 227 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:53pm On Oct 16, 2010 |
pres-elect:lol Andre Uweh:eziokwu Kam hazie my programme lee ma m ga abiari. Bikonu,unu e nwere ji mmiri oku?o di available then ejim oso abia. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 1:10pm On Oct 17, 2010 |
Onum juru na ekele maka Iri Ji Igbo Youths UK ka osi wee ga nke oma. Ekelem Igwe mmadu nile juputara ebe ahu. Ekelem Acting Nig amb. to the U.K. Ekelem Igbo Mayor and councillors ndi biara bia nonyere anyi. Ekelem Umu ICSN na ndi ndu ha. Ekelem UmuIgbo Katholic Community maka nkwa ha jiri bia rijuru afo. Ndi Abatete, Ekelem na Nmanwu unu di uto. Ndi Izu Anioma, ekelem na nkwado unu nyere anyi. Ndi Ika Union, ekele kwa na nkwado nke unu. Arik airlines who sponsored the festival, Onye nwe anyi nonyere Ugboala unu. Anam Ekele Onoshi Eze Nri ka osi wa ya bu ji. Ndi Nne na Ndi nna, na ndi akpogi aha, Onye nwe anyi Gozie unu mmaji soro mmaji. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nadneth: 4:38pm On Oct 17, 2010 |
Ndi be anyi daalu nu oo. Anyi na ekene chukwu maka ife oma o meelu anyi na aro a,nke ka nke i debe anyi ndu wee lie ji ofuu this year. Anyi na ayo ya maka ogonogo ndu na aru isi ike na ebe umu igbo nine no. Daalu nu ooo! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:40pm On Oct 18, 2010 |
Chelukwa nu ![]() Imakwa iri ji a e jiri style mepee anya m ![]() U guys needed to be there ihu ebe Darfur na abo nri Chei,ahuhu ga egbukwa mmadu na london.Nwa darfur buchara ji o ga eri in d next 3 weeks ![]() Ikomus,a huru m gi oh.I gara poose-ue ga ezigbo mmadu,na a-target nwanyi ![]() Dede Andrew,i kotaghim gi?ole udika akwa i yi? Presido,ole onye nwe nwa ahu iku?lol,i mere onwe gi nanny throughout ,enyim nwanyi mechara juo m ma i biara omugwo E sekwara m foto ooh,any denials m postu-e all the pinshures ebe a ![]() @Nadneth,ndewo.I bu nwoke ka i bu nwanyi? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:13pm On Oct 18, 2010 |
@Ifyalways. Oga diri gi nma. Anyi ebidoghi na oge (African time). Mana Obi di igwe mmadu nile juputara ebe ahu. Obu kwa nd Arik Airlines sponsored the programme. You saw how the president delivered his speech in Igbo language just like Uwaechue did during his inauguration or Mike Ahamba at World Igbo Congress. One ahu mere MC bu kwa onye nke anyi. Nwa beke ahu suru Igbo bukwa Onye Igbo from Isiala Mbano. Nmanwu di na nwunye ahu bu Nmanwu ndi Abatete, Anambra state. Akuko ka nku. @nadneth: Obi dim uto na unu na akwalite Omenala Ndi Igbo na Mba New Zealand. Deme nu. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 10:32pm On Oct 18, 2010 |
Umu Igbo Katolik Dance Group entertaining at Iri Ji 2010, Edmonton, London.
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 10:43pm On Oct 18, 2010 |
Ji Eghele : Iri Ji 2010 of Igbo Youths UK, London.
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:38pm On Oct 19, 2010 |
Udo di. M postu-e pinshure nke m,some ppl ga agbafu from NL kpata-kpata ![]() Ikomus,i got ur msg. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:53pm On Oct 19, 2010 |
ifyalways:Ify, Onye nwe anyi gozie gi. Obi dim uto na I zara oku Umuigbo London kporo gi. Odi ka iwu onye Onitsha. D.J tiri egwu na emume ahu bu kwa nwa Onitsha. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:19pm On Oct 20, 2010 |
ifyalways:Imeela reply? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:48pm On Oct 20, 2010 |
Ikomi:lol. I sendiri ya na email Darfur,Owu darfur ga eme gi reply.Be on the look-out ![]() Kedu ije? Andre Uweh:E nwerem imere nne na Onicha.A bum Onye Abia luo di na Imo. Chukwu Gozie Ndi igbo dum. Anyi na umu anyi ga adi ndu na ahu ike were celebrate-ia more iri jis. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nadneth: 9:50am On Oct 21, 2010 |
Igbo ndi oma mji eme onu anam ekene unu. @ ifyalways: Abum nwokolobia nwafor igbo no na mba New Zealand @Andre: Nwannem nwoke daalu maka mbo nine i na agba maka ikwanite omenana igbo. Anyi na eme all we can to spread igbo culture in far away New Zealand. Onye nwe anyi gozie unu. Daalu nu oooooooooooooooooooo. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by matazzmagi(m): 4:29pm On Oct 21, 2010 |
igbo zuru uwa nile kwezue nuooooooo isssseeeeeeeeeee!!!!!!!!!!!!!!! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:51am On Oct 23, 2010 |
Igbo Enjoy ![]() [flash=425,344] https://www.youtube.com/watch?v=0yH8aJP_Exc?fs=1"[/flash] [flash=425,344] https://www.youtube.com/watch?v=lqmXstSs6_8?fs=1"[/flash] |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:29pm On Oct 25, 2010 |
Umu igbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii lol, ekene kwa m onye obula, Ikomi, Ify etc |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:21pm On Oct 25, 2010 |
romeo:Hey ![]() Roman-nyash Roman-anus ![]() Anya gi. Kedu maka Misus na[b] umuaka[/b]? Udo di excess. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 10:48pm On Oct 25, 2010 |
More pics from Iri Ji Igbo Youths UK 2010.
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:45am On Oct 26, 2010 |
LOL Dede Andrew Imella. O dim ka m huru Ikomi na Omo ibo somewhere na foto gi a ![]() I looked well and hard,hukwa isi yiri nkem. @Umuigbo,hiiiiiiiiiiiii |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:15pm On Oct 26, 2010 |
Ify just to let u know, anam aku ajou band ![]() Which means anam akuputa egwu, na eweta ajouoo oku ![]() Ify kee ihe inaaaa ekwu? ![]()
|
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:38am On Oct 27, 2010 |
Bia Ikomi ![]() Kpachara anya gi Nani onye di authorized iku band na threadia bu Darfur Ebelebe Igba,Igba kiridim kiridim ![]() Olee onye ji curent numba Felimbobo bikonu?O nwere onye dere m confidential mail,o choro numba Feli oku oku b4 konji egbuo ya,Biko Tosh na ndi "otu a" nile,unu mee ebere jiri obi choochi release-ei numba Feli. Feli bu onye tara ibe ya atara,no need to hoard it. ![]() Ikomi ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:47am On Oct 27, 2010 |
[flash=400,400] https://www.youtube.com/watch?v=z3MYHEOWZoU?fs=1&hl=en_GB">[/flash] |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 11:53am On Oct 27, 2010 |
Cha cha cha Igbo kwenu! Rienu. . . Nuonu. . . Muonu. . . Zuonu. . . Nurianu o! ! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(op): 12:00pm On Oct 27, 2010 |
^ Onwere ihe na-efu na-ekele gi Tinyekwa luonu n'agbata nuonu na muonu, ehen o dalikwatiya. Imana ndi igbo achoro ime mkpuke. ka m gbaghara gi maka . . . . |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:56am On Oct 28, 2010 |
OMO IBO:Nani umu-nwanyi ka i na e-video? @Wislet,Ndeewo na Ogbako ndi Igbo na NLD. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:53pm On Oct 29, 2010 |
Lol, ochi egbuolanu m oooooo. Lekwanu ikomi o. Amatara m ikomi. Ahula m ya na onicha mbu, ebe o na ebu ji nakuku Niger bridge. Lol. Ebelebe igba! Ebelebe igba! Ebelebe nke igba igba igbakirigba!!!!!!! ![]() ikomi ghara, oga Ari cha mma. Ify nke nani m ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:01am On Oct 30, 2010 |
Baby m,ole ebe i siri daputa ![]() Okwu na ihe nile bere na Ogologo okwu a dighi na "benediction" lol |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:38pm On Oct 30, 2010 |
pres-elect:pres-elect why? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 1:49am On Oct 31, 2010 |
Igbo Ndi Oma, ka anyi gbaria egwu a. Ma Imagi agba, gi ekwe na ishi. [flash=400,300] https://www.youtube.com/watch?v=Sbun8aJYNIo&p=4A64B479A76175C6&playnext=1&index=14[/flash] |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chyz1: 7:10pm On Oct 31, 2010 |
![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 10:57pm On Oct 31, 2010 |
chyz1:Ehn?! I na su bekee? Ndi nor na eba ana nu bekee! ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chyz1: 12:28am On Nov 01, 2010 |
ezeagu:LOL, Ahurum n'anya Ndim ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:35am On Nov 01, 2010 |
chyz1:eh-hehn. I biala ugbu a ma i biaghi osiiso. I daala ya ada. . ma lee otu i si ji style gbanwee posti gi. I che na i di slick? Igbo kelee nu. Eji m aka na ahu ike dikwa unu niile. |
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) • Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady • Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady • 2 • 3 • 4
Ogun Awon Bàba Wa • Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re • Post Pictures Of Traditional Weddings.




Ndi nor na eba ana nu bekee!