Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,160,753 members, 7,844,471 topics. Date: Wednesday, 29 May 2024 at 09:55 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (12) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (294557 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (14) (15) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:46pm On Sep 21, 2010
Faketan m oo cheesy Biko iwe ewela unu na nwa mama adighizi regular. O wu ihe ilulu nwanyi na ebute. Nwata nwayioma anaghi ekwe nwa mama biri ndu otu masiri m.
Faketan Felicia kwanu? cheesy fake de fake, ,,, grin
nwanne buru lawachaa, arii onye o na egbu grin

mbano e!!!! Bia, darfur ka n'achughari Ify na azu shocked

chei grin mugu wu ihe ojooo grin grin

Ify rugbuwe nu ndi unu toro!!! grin
olee mgbe darfur a ga amuta ihe bikonu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:25am On Sep 22, 2010
Tosh onye nke m. Obi di m uto na ichetere anyi taa. Kelere m nwanyi gi. Echekwa m na gi na feli huru nsoso a. Ahubeghi m ya since 2009.

Nwa nna udo di Aba branchi eee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chic2pimp(m): 2:55am On Sep 22, 2010
IGBO KWENU,IGBO KWENU!!!! grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by mmadinobi: 2:17pm On Sep 22, 2010
Igbo Kwenu
Abu mmadinobi nwanne ni nwoke
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:40pm On Sep 24, 2010
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:18am On Sep 26, 2010
Ndi Igbo ibem, KEDUKWANU. Kedu ihe na-eme ebaa? Agaba, Ify(mgbe nile), Tosh(nwoke), ndi ozo, Longest Oge!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OgidiBoy(m): 11:03pm On Sep 28, 2010
chic2pimp:

IGBO KWENU,IGBO KWENU!!!! grin grin grin

You not Igbo, don't even try to fake it tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chic2pimp(m): 3:46am On Sep 29, 2010
OgidiBoy:

You not Igbo, don't even try to fake it tongue
Wiil you sharrap dia tongue I am 110% Igbo cool. Btw, where have you been all this while? shocked shocked shocked


IGBO KWENU,IGBO KWENU KWEZUNOOOOOOOOOO!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:07am On Sep 29, 2010
Nigeria ga agba afo iri ise na oge na adighi anya,Biafra emere ole ugbu a ?
Elos,helllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllo.
@All,Nke ga eri anyi abiakwutele anyi oh.Isee!!!!
Happy Independa cheesy
Ikomi i di available sat. nite,a maghim way Darfur undecided
Toshieeee,My premier rove,all for u,nwoke ma how farz kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:44pm On Sep 29, 2010
ifyalways:

Ikomi i di available sat. nite,a maghim way Darfur undecided
Toshieeee,My premier rove,all for u,nwoke ma how farz kiss
Ify shocked angry
Ify, gi mere m ihea? cry
chei, ikomi, I nwago m okwa ya?

Chei, even toshman shocked shocked, nke ga atuwa Ify ime nyekwa ya AIDS n'elu ya angry
chei, alaala m, Ify gini ka m mere. Okaaaram mma na isorola agaba, than ikomi and definitely not toshman
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:06am On Sep 30, 2010
pres-elect:

Ify  shocked  angry
Ify, gi mere m ihea?  cry
chei, ikomi, I nwago m okwa ya?

Chei, even toshman shocked shocked, nke ga atuwa Ify ime nyekwa ya AIDS n'elu ya angry
chei, alaala m, Ify gini ka m mere. Okaaaram mma na isorola agaba, than ikomi and definitely not toshman
Darfur  cheesy
A maghim way gi,hoha.Ima na ahu m di hot,obara m di hot,infact ihe nile di hot mana oge o bula ino awol.Ole ihe m ga eme?A choghim rusting of any kind  cheesy
Ngwanu ebe ino nso bia butue m  kiss kiss kiss
O di m na obi.  kiss
Kowa,gini mere i jiri chee na Agaba ka Tosh na Ikomi Nma?Agaba ka njo IMO.
Onye oma m gbahara  kiss kiss kiss
Bia ka anyi lakpuo ugbua  kiss kiss Ikomi na Tosh gbakwa oku angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:23pm On Sep 30, 2010
ifyalways:

Darfur na Tosh gbakwa oku angry

cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy

ifyalways:

Ikomi i di available sat. nite undecided

Ooooohhhhhhh yeeeeesssssssssss cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:38pm On Sep 30, 2010
Ikomi I wu uchu angry

a ga m akpa gi eze angry

takwaa mkpuru amu gi angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:00pm On Sep 30, 2010
^^^^^ Gaaaa nojuo odu.

Keee ihe ima about umu nwanyi? Imara ebe ana akpa ha aka, ha hapu onwe ha final? Eeeehhh nwa Darfur?

Keeee ihe ima about umu nwanyi? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:42pm On Sep 30, 2010


Keee ihe ima about umu nwanyi? Imara ebe ana akpa ha aka, ha hapu onwe ha final? Eeeehhh nwa Darfur?


hmmn, undecided olee ihe i meaniri by that olee ebe owu? ara, afo, azu!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 1:34am On Oct 01, 2010
Igbo, o bu afor 50 nke Nigeria ta, imere nke oleee. Kedi uzor anyi gi shi a ga na ihu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:38am On Oct 01, 2010
LOL,Darfur na Ikomi.

Happpy Independa,Ndi Igbo. cheesy

which way Biafra
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:16pm On Oct 01, 2010
pres-elect:

hmmn, undecided olee ihe i meaniri by that olee ebe owu? ara, afo, azu!!

Onye ziri gi, that na ibie nwanyi aka na azu o hapuru gi onwe ya final. Nna this boy imapara ihe oohhhh.

But you should not have said it in here, Agaba ga kopiri ya now, before you know it ulo the boy ga eju with umu nwanyi. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:10am On Oct 02, 2010
Ikomi:

Onye ziri gi, that na ibie nwanyi aka na azu o hapuru gi onwe ya final. Nna this boy imapara ihe oohhhh.

But you should not have said it in here, Agaba ga kopiri ya now, before you know it ulo the boy ga eju with umu nwanyi. angry
hahahahaha
A dikwam suprised oh.A maghim na Uche Darfur kpakoro onu like this. cheesy
O dika o gara coaching na aka either Tosh or Felimbobo angry
Darfur angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 1:42pm On Oct 02, 2010
ezeagu:

Igbo, o bu afor 50 nke Nigeria ta, imere nke oleee. Kedi uzor anyi gi shi a ga na ihu?
Ka e cheta na e ji ala ugwo. Ya mere, eche m na o ga-aka mma ka e bido na oganihu ala (infrastructure development). Amaghi m ma a na-eme udi ihe a kita ma asi m ka m detuo ya maka na o bu ihe bu uzo bataa m n'uche. Ka anyi ji aka anyi n'onwe anyi ruo ala anyi oru.

Igbo ekelee m unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 2:14am On Oct 04, 2010
ChinenyeN:

Ka e cheta na e ji ala ugwo. Ya mere, eche m na o ga-aka mma ka e bido na oganihu ala (infrastructure development). Amaghi m ma a na-eme udi ihe a kita ma asi m ka m detuo ya maka na o bu ihe bu uzo bataa m n'uche. Ka anyi ji aka anyi n'onwe anyi ruo ala anyi oru.

Igbo ekelee m unu.

O wu eziokwu. Na aka anyi. Ka anyi kpe ekpere na airport nke Enugwu ha ne mezi ubwa gi nwetere Ala Igbo nile ahia na ndu oma. O wu nani ihe ha hafuru anyi ka anyi me na Nigeria nka. Ndi Igbo nile, na nke oma ni.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 5:11am On Oct 04, 2010
ezeagu:

O wu eziokwu. Na aka anyi. Ka anyi kpe ekpere na airport nke Enugwu ha ne mezi ubwa gi nwetere Ala Igbo nile ahia na ndu oma. O wu nani ihe ha hafuru anyi ka anyi me na Nigeria nka. Ndi Igbo nile, na nke oma ni.
Ihe ahu ga-aba oke uru ma o wuru na e mezie ya wee dozie ya edozie wee mee ka o nwe ike iruzi oru e ji ewuru ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:22am On Oct 05, 2010
Ndi igbo Nke onye na eme di nma,Ya Gazie.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:47am On Oct 07, 2010
A nam aga ileta Presido1/FromUk na ulo nkporo echi Sunday,o nwere onye ozo ga e som aga? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:31pm On Oct 07, 2010
Chai! sad. Soo ndia mechara tukpuo fromuk. Ify Biko igaruo ulo mkporo gi eleruo Anya ma I ga ahu ikomi ma owu toshnwanyi ebe ahu,
anuru m na papa Otele e- disown-uola ya, tinyekwaya up for adoption. Kemgbe 8 months enweghi onye kwere otele onu na adoption market. And can u believe that intelligence reports gosiri na otele di just 17yrs grin chai! Darfur ataala mpataka.

Ify m uo, kiss ekwekwala ka ikomi soro gi na
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vinooh: 7:31am On Oct 08, 2010
ndi nwe mu na ndi mu nwe ekele muooo,nye bili ibe ya bili,oga adill umu igbo na mmaooo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:27am On Oct 08, 2010
Pres-elect kiss kiss Nkem kiss
Tosh bu smooth operator,o na ahazi na settle pieces ya mere na o gabeghi nkporo kemgbe o mewere aru.The one time o kara iga nkporo,Agaba gara gbaputa ya. cheesy
Anyway,Presido1 bu onye aka ike,aradite angry O dim nwute na owu Felimbobo zigara ya ulo nkporo.Maybe Tosh or Agaba were ike iyo di girl ka o ga withdraw de case undecided
lol@Otele.
E chekwam na osi na o na erezi garri ijebu?
Owuru na mpa ya ga enye m $1000,e nwere m ike i kporo ya,Kpola ya Abaikaliki ka o ga gbawara m oso ahia ogiri. cheesy cheesy cheesy

@Vinooh.Ndeewo.Ya gaziere gi too.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nanidee(f): 1:37pm On Oct 09, 2010
Ndi igbo kwenu o., cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OgidiBoy(m): 2:16am On Oct 12, 2010
chic2pimp:

Wiil you sharrap dia tongue I am 110% Igbo cool. Btw, where have you been all this while? shocked shocked shocked


IGBO KWENU,IGBO KWENU KWEZUNOOOOOOOOOO!!!


Everybody wanna be Igbo now, Ok ooh it's all good.

I've been at the State Penitentiary in Huntsville TX doing my time why do you ask tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 7:25pm On Oct 15, 2010
Igbo ndi oma ekele kwam unu. Anam eji ohere a na ekwuputa maka emume Iri Ji nke Igbo Youths U.K. Emume bu na Ubochi 16/10/2010. Ebe onakpotu bu na Edmonton, London.
Emume ga ebido na elekere isii nke mgbede ruo etiti Abali (6PM-12MIDNIGHT).
I choo i ma maka emumea, ga na usoroa: www.icsn.co.uk
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 1:00pm On Oct 16, 2010
Nnaa ka m ga rie free food Biko. Ahuhu akariala
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 2:27pm On Oct 16, 2010
pres-elect:

Nnaa ka m ga rie free food Biko. Ahuhu akariala
Biawa. Nri ka nku. Ji di iche iche ka I ga eri. Ma Ugba, ma osikapa (rice).
Ozokwa, udi egwu di iche iche.
Ona akpotu na Edmonton, London taa.
I wu onye Igbo mara nma nke ukwu.

(1) (2) (3) ... (9) (10) (11) (12) (13) (14) (15) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.