₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,755 members, 8,423,598 topics. Date: Tuesday, 09 June 2026 at 11:47 PM

Toggle theme

Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea - Politics - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsNwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea (989 Views)

1 Reply (Go Down)

Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 8:21pm On Jan 21, 2021
Dika AlaIgbo Banyere na Onodu Ochichi Alaigbo (Igbo Province) Anyi na akpoku nwafo Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence Agency), ebe anyi Ga na Akpakorita ihe gbasara Oganiru, Nchekwebe na Kwa Ime ka AlaIgbo buru Okaibe.

Biko Onye Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba Amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence agency) biko Mee ka anyi Mara.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by CzarChris(m): 12:31am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Dika AlaIgbo Banyere na Onodu Ochichi Alaigbo (Igbo Province) Anyi na akpoku nwafo Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence Agency), ebe anyi Ga na Akpakorita ihe gbasara Oganiru, Nchekwebe na Kwa Ime ka AlaIgbo buru Okaibe.

Biko Onye Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba Amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence agency) biko Mee ka anyi Mara.
Nwanne, wepụ ókwú bekee ndị a nọ na ihe a edere.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by tit(f): 12:37am On Jan 22, 2021
Search for Operation Trust.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by tsdarkside(m): 12:40am On Jan 22, 2021
Igbo Province Intelligence Agency....

with google translate today,una cant hide anything....

you can aswell write in english....

just dont forget to register yourselfs by your local goverment....
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by naijaking1: 1:55am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Dika AlaIgbo Banyere na Onodu Ochichi Alaigbo (Igbo Province) Anyi na akpoku nwafo Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence Agency), ebe anyi Ga na Akpakorita ihe gbasara Oganiru, Nchekwebe na Kwa Ime ka AlaIgbo buru Okaibe.

Biko Onye Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba Amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence agency) biko Mee ka anyi Mara.
Your Igbo translation software is defective
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 7:11am On Jan 22, 2021
tsdarkside:
Igbo Province Intelligence Agency....

with google translate today,una cant hide anything....

you can aswell write in english....

just dont forget to register yourselfs by your local goverment....
So if I write in Igbo does it seem like I'm hiding anything, I'm rather promoting Igbo language lol, why I'm I hiding a thing, is it elegal, I'm promoting and enjoying my language, do you have a problem with that, the little English I used was even in bracket to hint non Igbos
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 7:16am On Jan 22, 2021
naijaking1:
Your Igbo translation software is defective
What translation software can translate Igbo with such natural flow, well that software is the mind of a Nwafor Igbo, so yes I used a translation software and it is called the mother tongue app.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by tsdarkside(m): 7:17am On Jan 22, 2021
AlexBells:
So if I write in Igbo does it seem like I'm hiding anything, I'm rather promoting Igbo language lol, why I'm I hiding a thing, is it elegal, I'm promoting and enjoying my language, do you have a problem with that, the little English I used was even in bracket to hint non Igbos
better go register by your local goverment before you put you and other people in trouble....
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 7:26am On Jan 22, 2021
CzarChris:
Nwanne, wepụ ókwú bekee ndị a nọ na ihe a edere.
Oburokwa Ihe nzuzo, anan Akwalite Asusu Igbo, maka na Asusu Igbo Amaka, Dikam sirikwu, Anyi bidoro Ngalaba Amamihe AlaIgbo, o buru na oga amasigi Isonye, anyi na achokwa Ihazi ochichi Alaigbo Nile, Nwanem soro na ndi ihe ederede nke garaga (histri) ga ekwu maka ya.

Site na nchikota Alaigbo, ka anyi jikogodu AlaIgbo onu tupu anyi Amara Maobu Nijeria ga Akaranyi mma no oganiru kobu Biafra kobu anyi inoro onwe anyi. Mana Ugbua oga amasim, ka anyi gbawagodu mbo onwe anyi na ndorodoro Nijeria.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by gidgiddy: 7:34am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Oburokwa Ihe nzuzo, anan Akwalite Asusu Igbo, maka na Asusu Igbo Amaka, Dikam sirikwu, Anyi bidoro Ngalaba Amamihe AlaIgbo, o buru na oga amasigi Isonye, anyi na achokwa Ihazi ochichi Alaigbo Nile, Nwanem soro na ndi ihe ederede nke garaga (histri) ga ekwu maka ya.

Site na nchikota Alaigbo, ka anyi jikogodu AlaIgbo onu tupu anyi Amara Maobu Nijeria ga Akaranyi mma no oganiru kobu Biafra kobu anyi inoro onwe anyi. Mana Ugbua oga amasim, ka anyi gbawagodu mbo onwe anyi na ndorodoro Nijeria.
Nwere-onwe ka mma! Nigeria bu obodo Ekwensu
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 7:37am On Jan 22, 2021
tsdarkside:
better go register by your local goverment before you put you and other people in trouble....
I think it is the little English I spoke that is making you give your unsolicited advise, for us to come up with all of these do you think we did not make due consideration and consultation, please we are a people and the local government is not our name, whatever we do is registered in the mind and heart of our people.

Biko Gaa Wetagodi akara Ihe ngoshi Obodo Nijeria (NIN) ka inweike jikota ya na mpakala igweokwugi onu (your sim card) tupu ikowa ma obu nyewe ndumodu maka Ihe ndebanye obula (registration). Oburu na iwotaro ihem dere, mara na iga achoro nwafor ga akowaragi mobu itinye uche na uchu...
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 7:45am On Jan 22, 2021
gidgiddy:
Nwere-onwe ka mma! Nigeria bu obodo Ekwensu
Anyi Nile choro nwerre onwe mana Ichemie ya, Biafra adicharo iche na Nijeria, oburu na anyi anojugo ago na Nigeria imara na anyi ga echewe maka Ibu obodo nke anyi, chetakwa na oge anyi no na ochichi Akuku Owuwa anyanwu nke Nigeria na ndi mba ndiozo no na yabu okpuru ochichi ekwutosika mdigbo, ya mere ka anyi tinye uche na onwe anyi, nani anyi bu ndigbo, Anyi na Asaba na Igweocha, nakwa Ezza di na Benue, ga anoro onwe anyi, Anyi ga ewne Ihenile anyi Choro, Igweocha ga enye mbanye na osimiri, Odo ugbelu MBA ofesi nke abuo gunyekwere Odo Ugbelu ofesi nke Enugu, Anyi ga egwumikwa Mmili Niger, Ka Ogbomili si ofesi na Abia, onwekwara Mmilil ndiozokwa ga enye Mbanye na Oshimili, mana anyi bidogodu na Igewocha, Na mmili Niger. Ya mere ka anyi site Ugbua kwadobe, biko somyere na ya bu Ngalaba amamihe
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by LuQuLuQu(m): 8:04am On Jan 22, 2021
AlexBells:
I think it is the little English I spoke that is making you give your unsolicited advise, for us to come up with all of these do you think we did not make due consideration and consultation, please we are a people and the local government is not our name, whatever we do is registered in the mind and heart of our people.

Biko Gaa Wetagodi akara Ihe ngoshi Obodo Nijeria (NIN) ka inweike jikota ya na mpakala igweokwugi onu (your sim card) tupu ikowa ma obu nyewe ndumodu maka Ihe ndebanye obula (registration). Oburu na iwotaro ihem dere, mara na iga achoro nwafor ga akowaragi mobu itinye uche na uchu...
Why on earth are you replying that YD or whatever it is? The message isn't for him or her and they're not supposed to be on this thread.
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by LuQuLuQu(m): 8:07am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Dika AlaIgbo Banyere na Onodu Ochichi Alaigbo (Igbo Province) Anyi na akpoku nwafo Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence Agency), ebe anyi Ga na Akpakorita ihe gbasara Oganiru, Nchekwebe na Kwa Ime ka AlaIgbo buru Okaibe.

Biko Onye Igbo Obula Choro Isonye na Ngalaba Amamihe Alaigbo (Igbo Province Intelligence agency) biko Mee ka anyi Mara.
I want to join. How do I join please
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 8:13am On Jan 22, 2021
LuQuLuQu:
I want to join. How do I join please
DM me
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 8:14am On Jan 22, 2021
LuQuLuQu:
Why on earth are you replying that YD or whatever it is? The message isn't for him or her and they're not supposed to be on this thread.
Let's say it just fair play, ignoring him may not be the best, let's keep the peace alive
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by LuQuLuQu(m): 8:14am On Jan 22, 2021
[quote author=AlexBells post=98314711]DM me[/quote

DMs don't work here]
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by AlexBells(op): 8:26am On Jan 22, 2021
[quote author=LuQuLuQu post=98314746][/quote]Message us on our page on facebook, please indicate that you are the one from nairaland, also indicate your community for Example Idemmili, Nsukka, not Enugu state or Anambra state
https://www.facebook.com/IPIA-Igbo-Province-Intelligence-Agency-1431727060174702
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by LuQuLuQu(m): 9:47am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Message us on our page on facebook, please indicate that you are the one from nairaland, also indicate your community for Example Idemmili, Nsukka, not Enugu state or Anambra state
https://www.facebook.com/IPIA-Igbo-Province-Intelligence-Agency-1431727060174702
Okay. Got it
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by tsdarkside(m): 9:48am On Jan 22, 2021
AlexBells:
Oburokwa Ihe nzuzo, anan Akwalite Asusu Igbo, maka na Asusu Igbo Amaka, Dikam sirikwu, Anyi bidoro Ngalaba Amamihe AlaIgbo, o buru na oga amasigi Isonye, anyi na achokwa Ihazi ochichi Alaigbo Nile, Nwanem soro na ndi ihe ederede nke garaga (histri) ga ekwu maka ya.

Site na nchikota Alaigbo, ka anyi jikogodu AlaIgbo onu tupu anyi Amara Maobu Nijeria ga Akaranyi mma no oganiru kobu Biafra kobu anyi inoro onwe anyi. Mana Ugbua oga amasim, ka anyi gbawagodu mbo onwe anyi na ndorodoro Nijeria.
this is the best approach....
Re: Nwafo Igbo, Gere Nti Na Okwa Nkea by Galatians: 10:05am On Jan 23, 2021
1 Reply

Umu Igbo Nkea Bu Nke AnyiAku Rue Ulo, Okwue Ebe Osi, Ndi Be anyi Nkea Bu Nke AnyiUmu Igbo Nkea Bu Nke Anyi234

Moment APC National Leader Tinubu Collapsed At An Event In KadunaDangote Truck Caught With 600 Smuggled Rice, Three ArrestedI'm I The Only One Who Still Believes In A One Nigeria?