Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,167,080 members, 7,867,097 topics. Date: Friday, 21 June 2024 at 10:41 AM

Umuigbo Uche Unu Adikwia? - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Umuigbo Uche Unu Adikwia? (2457 Views)

Nnamdi Kanu Morning Praise By Umuigbo / Flavour, An Anambra Indigene Praises Nnamdi Kanu In His Song Titled Umuigbo / Mods Unu Emegbuzina Umuigbo ...inukwa (igbo Development Thread) (2) (3) (4)

(1) (2) (Reply) (Go Down)

Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 9:49pm On Jan 23, 2021
Kita ndi ugwu na ndi mgbati na-ese okwu unu tosi i no n'akuku na-akwanye okwu. Unu ga-amuta ife ndi oyibo kporo propaganda; asi emego ka eziokwu. K'anyi nolu n'uso jiri uche na-akwanye oku k'anyi me ka ndi iroanyi nabo nusa onwefa ogu.

8 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Duru9(m): 9:57pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:
Kita ndi ugwu na ndi mgbati na-ese okwu unu tosi i no n'akuku na-akwanye okwu. Unu ga-amuta ife ndi oyibo kporo propaganda; asi emego ka eziokwu. K'anyi nolu n'uso jiri uche na-akwanye oku k'anyi me ka ndi iroanyi nabo nusa onwefa ogu.

Eziokwu dina ya

4 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 10:50pm On Jan 23, 2021
Duru9:


Eziokwu dina ya

Ndi b'anyi tosi muru anya kita. Ifa na-eme n'etiti ndia aburo obele ife.

5 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 11:00pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:


Ndi b'anyi tosi muru anya kita. Ifa na-eme n'etiti ndia aburo obele ife.
Oburu na Ibu Ezigbo Nwafo Igbo, I ga awota na udiri okwua adiromma ugbua, oburugodi na Obi digi uto na ha na alu ogu, tinye ya na ime obi gi, ma oburukwa na iga ede udiri Ihe di otua, ideya na Asusu bekee, Ndigbo no na Ugwu mobu na odida anyanwu ka inatinye na nsogbu Biko oburo Ihenile ikpuru no Obi ka iga ede mobu kwu,

5 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:06pm On Jan 23, 2021
AlexBells:

Oburu na Ibu Ezigbo Nwafo Igbo, I ga awota na udiri okwua adiromma ugbua, oburugodi na Obi digi uto na ha na alu ogu, tinye ya na ime obi gi, ma oburukwa na iga ede udiri Ihe di otua, ideya na Asusu bekee, Ndigbo no na Ugwu mobu na odida anyanwu ka inatinye na nsogbu Biko oburo Ihenile ikpuru no Obi ka iga ede mobu kwu,

K'ife gbasara ndi Igbo na okwu ndi mgbati na ndi ugwu?

4 Likes

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:08pm On Jan 23, 2021
Inogide i sim dewe n'asusu bekee.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 11:11pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:


K'ife gbasara ndi Igbo na okwu ndi mgbati na ndi ugwu?
Ndigbo Kariri Nde Ise no na Ugwu, Umu Igbo Kariri Nde Ise no na Odida anyanwu, Udi okwua adiromma, ebe bu na umunwanne anyi ka no ebe ahu, oburo ihe Nile ka aga ekwucha
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 11:14pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:
Inogide i sim dewe n'asusu bekee.
Dee ya na Asusu bekee, ka Oburu na Oburu olu Igbo, ufodu ndi Ugwu na ndi odida anyanwu ga agunwu Igbo, onwere Ihe Ana ezo ezo, iburu na ichoro izo ya ezo, ihapu ya na ime obi gi
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Nigeriabiafra80: 11:23pm On Jan 23, 2021
I bu onye ojo
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Rugaria: 11:29pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:
Kita ndi ugwu na ndi mgbati na-ese okwu unu tosi i no n'akuku na-akwanye okwu. Unu ga-amuta ife ndi oyibo kporo propaganda; asi emego ka eziokwu. K'anyi nolu n'uso jiri uche na-akwanye oku k'anyi me ka ndi iroanyi nabo nusa onwefa ogu.
Uche gi di ya..
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 11:37pm On Jan 23, 2021
ihe ndị a na-eme na-eme m obi ụtọ

2 Likes

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by mightyhazel: 11:38pm On Jan 23, 2021
Edemede gi na awa isi,kama okwu gi kwu oto ka amu..


cool

2 Likes

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:44pm On Jan 23, 2021
mightyhazel:
Edemede gi na awa isi,kama okwu gi kwu oto ka amu..


cool



Iwe ewenagi. Mana onwekaro ife siri ike na edemede ahu.

2 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:45pm On Jan 23, 2021
santislim8:
ihe ndị a na-eme na-eme m obi ụtọ

grin
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:48pm On Jan 23, 2021
Nigeriabiafra80:
I bu onye ojo

Aburom onye ojo. O ka Nigeria siwe di.

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 11:50pm On Jan 23, 2021
OP, enweghi obi ma o di nma ihu na otutu ndi ebo ya no na threadi akwadoghi ya.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:51pm On Jan 23, 2021
Afurum ofu onye mgbati batara ebaa kita. O ga-adigodu confuse.

2 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 11:51pm On Jan 23, 2021
itinye ọkụ bụ ihe m ga-eme echi na akaụntụ ndị ọzọ
SlayerForever:


Aburom onye ojo. O ka Nigeria siwe di.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 11:53pm On Jan 23, 2021
SlayerForever:
Afurum ofu onye mgbati batara ebaa kita. O ga-adigodu confuse.

ọ nwere ike iji ihe ntụgharị okwu

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 11:53pm On Jan 23, 2021
Evil people everywhere. angry


Atụrụ m anya na ị nụrụ maka herdman gburu ụmụ nwaanyị dị ime na aba n'isi ụtụtụ taa? Echere m na obi dịkwa gị ụtọ na nke ahụ kwa?

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Jagznation(m): 11:54pm On Jan 23, 2021
grin igbo kwenu....egwu uche ka ana agba

4 Likes

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:55pm On Jan 23, 2021
santislim8:
itinye ọkụ bụ ihe m ga-eme echi na akaụntụ ndị ọzọ


grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 11:57pm On Jan 23, 2021
santislim8:

ọ nwere ike iji ihe ntụgharị okwu

Odiro alucha olu ofuma.

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 11:58pm On Jan 23, 2021
santislim8:
itinye ọkụ bụ ihe m ga-eme echi a akaụntụ ndị ọzọ

I interpret ;

add fire is something I will do tomorrow on other accounts

The Yorubas should be watching those groups of people and be very careful henceforth.

Watch your back, read what they are saying above, and trust nobody.

Cc ; LengendHero, Timemanager
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever: 12:00am On Jan 24, 2021
Jagznation:
grin igbo kwenu....egwu uche ka ana agba

Kpom. grin

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by achierosion(m): 12:01am On Jan 24, 2021
Mana uche nke m, achoro m ka oke nsogbu kariri nkea dawa na etiti ndia. O teego aka ndiigbo jiri noro n'afufu.

Onye Igbo nwuru na ugwu awusa Lara onwe ya n'inyi
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by achierosion(m): 12:02am On Jan 24, 2021
Jagznation:
grin igbo kwenu....egwu uche ka ana agba
gbagamcheesy


Agha uche
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 12:03am On Jan 24, 2021
achierosion:
Mana uche nke m, achoro m ka oke nsogbu kariri nkea dawa na etiti ndia. O teego aka ndiigbo jiri noro n'afufu.

Onye Igbo nwuru na ugwu awusa Lara onwe ya n'inyi
Uche onye adiro ya Njo, asiromgi echena Ihe masirigi mana oburo Ihenile ka iga Ekwu mobu dee
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 12:05am On Jan 24, 2021
achierosion:
Mana uche nke m, achoro m ka oke nsogbu kariri nkea dawa na etiti ndia. O teego aka ndiigbo jiri noro n'afufu.

Onye Igbo nwuru na ugwu awusa Lara onwe ya n'inyi
Oburo Ihenile echere ka Aga ekwucha, ufodu ihe gabu ichecha ife aka

1 Like

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by achierosion(m): 12:06am On Jan 24, 2021
SW1st:
OP, enweghi obi ma o di nma ihu na otutu ndi ebo ya no na threadi akwadoghi ya.
kedu nke bu 'ebo'?


Igbo ahusiala Anyagrin

5 Likes

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 12:06am On Jan 24, 2021
SW1st:


I interpret ;



The Yorubas should be watching those groups of people and be very careful henceforth.

Watch your back, read what they are saying above, and trust nobody.

Cc ; LengendHero, Timemanager
lol, i na akpo ha ka ha bia mee gini ? nye m obere akpa Bitcoin ka m nyefee $ 1000 ka ị nwee ike zụta ngwa agha iji lụso ndị mmadụ na-edina nwanne gị nwaanyị ọgụ na izu ala nna nna gị ochie
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by achierosion(m): 12:07am On Jan 24, 2021
AlexBells:

Uche onye adiro ya Njo, asiromgi echena Ihe masirigi mana oburo Ihenile ka iga Ekwu mobu dee
Udo di nwanne

(1) (2) (Reply)

Boko Haram Hoists Flag Near Shiroro Dam, Power Station; Moves Closer To Abuja / Your Threats Make Us Stronger – IPOB Fires Back At Presidency / IPOB: This Weird 2010 Rockefeller's Report Predicts The End Of Nigeria

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.