₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,409 members, 8,421,778 topics. Date: Sunday, 07 June 2026 at 02:17 AM

Toggle theme

Umuigbo Uche Unu Adikwia? - Politics (2) - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsUmuigbo Uche Unu Adikwia? (3040 Views)

1 2 Reply (Go Down)

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 12:11am On Jan 24, 2021
santislim8:
lol, i na akpo ha ka ha bia mee gini ? nye m obere akpa Bitcoin ka m nyefee $ 1000 ka ị nwee ike zụta ngwa agha iji lụso ndị mmadụ na-edina nwanne gị nwaanyị ọgụ na izu ala nna nna gị ochie
Ikiri azu ha
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever(op): 12:13am On Jan 24, 2021
santislim8:
lol, i na akpo ha ka ha bia mee gini ? nye m obere akpa Bitcoin ka m nyefee $ 1000 ka ị nwee ike zụta ngwa agha iji lụso ndị mmadụ na-edina nwanne gị nwaanyị ọgụ na izu ala nna nna gị ochie
grin grin grin grin grin
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 12:13am On Jan 24, 2021
achierosion:
kedu nke bu 'ebo'?


Igbo ahusiala Anyagrin
Onye iro n'ime angry
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 12:18am On Jan 24, 2021
SW1st:
Ikiri azu ha
Operation lions Squads loading

Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by AlexBells(m): 12:19am On Jan 24, 2021
achierosion:
Udo di nwanne
Nsogbu adiro
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 12:39am On Jan 24, 2021
santislim8:
ihe ndị a na-eme na-eme m obi ụtọ
these activities make me happy
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 12:41am On Jan 24, 2021
santislim8:
Operation lions Squads loading
And what if operation fail to show up? I hope you are up to date about the happenings between the army and the ESN in Imo? cheesy. You better read the news asap before you wish other people evil.

Seems lion squads is already operating in IMO as we speak.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Timbers(m): 12:44am On Jan 24, 2021
Ndi Yoruba bu anofia

Tufiakwa
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever(op): 12:53am On Jan 24, 2021
[quote author=SW1st post=98377498][/quote]Lwkmd. These activities make me happy. Which activities? I don laugh throway.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 12:55am On Jan 24, 2021
SlayerForever:
Lwkmd. These activities make me happy. Which activities? I don laugh throway.
Lmao grin
This one think he can apply his psychological tactics on me. cheesy. I am the master of it.

Enjoy your evil celebration while it last. cheesy
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever(op): 12:57am On Jan 24, 2021
[s]
SW1st:
Lmao
This one think he can apply his psychological tactics on me. I am the master of it.

Enjoy your evil celebration while it last.
[/s]

Mscheew.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by eagleu: 1:04am On Jan 24, 2021
achierosion:
kedu nke bu 'ebo'?


Igbo ahusiala Anyagrin
Obu k'onadi ma iwere 'translator' n'acho ime k'ibu onye b'anyi!
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 1:08am On Jan 24, 2021
SlayerForever:
[b][/b]

Mscheew.
angry angry angry
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by saintneo(m): 1:13am On Jan 24, 2021
mightyhazel:
Edemede gi na awa isi,kama okwu gi kwu oto ka amu..


cool
Ajọ Nwa.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by saintneo(m): 1:16am On Jan 24, 2021
SlayerForever:
Afurum ofu onye mgbati batara ebaa kita. O ga-adigodu confuse.
Isi ya agbasa go.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by saintneo(m): 1:17am On Jan 24, 2021
SW1st:
Evil people everywhere. angry


Atụrụ m anya na ị nụrụ maka herdman gburu ụmụ nwaanyị dị ime na aba n'isi ụtụtụ taa? Echere m na obi dịkwa gị ụtọ na nke ahụ kwa?
Onye nche ehi.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 2:12am On Jan 24, 2021
saintneo:
Onye nche ehi.
ndị na-azụ atụrụ
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by saintneo(m): 6:48am On Jan 24, 2021
SW1st:
ndị na-azụ atụrụ
Herdsmen for sheep.


I know you are Yoruba and you are using Google translate cool cool.

Ndị na-azụ, means the people that rears.
Onye na-azụ, means the person that rears.

Atụrụ means sheep.
Ehi means cow.


Onye nche/ndị nche means the security person/people; and this is a better translation for herdsman. Herdsman not only rear but they ensure the security of their animals - in Nigeria case since they go with AK-47, it's more appropriate.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by pointblank247(m): 7:13am On Jan 24, 2021
Ifea di egwu. Onye obuna muru anya.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by santislim8(m): 7:14am On Jan 24, 2021
saintneo:
Herdsmen for sheep.


I know you are Yoruba and you are using Google translate cool cool.

Ndị na-azụ, means the people that rears.
Onye na-azụ, means the person that rears.

Atụrụ means sheep.
Ehi means cow.


Onye nche/ndị nche means the security person/people; and this is a better translation for herdsman. Herdsman not only rear but they ensure the security of their animals - in Nigeria case since they go with AK-47, it's more appropriate.
o doro anya na ọ na-eji ihe ntụgharị okwu
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SW1st: 10:30am On Jan 24, 2021
saintneo:
Herdsmen for sheep.


I know you are Yoruba and you are using Google translate cool cool.

Ndị na-azụ, means the people that rears.
Onye na-azụ, means the person that rears.

Atụrụ means sheep.
Ehi means cow.


Onye nche/ndị nche means the security person/people; and this is a better translation for herdsman. Herdsman not only rear but they ensure the security of their animals - in Nigeria case since they go with AK-47, it's more appropriate.
No bodody is perfect. The message was passed. You are a learner where I am. cool
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever(op): 10:33am On Jan 24, 2021
Unu cho imetia ofuma unu ejiri asusu ndi ugwu.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by Dedetwo(m): 10:23pm On Jan 24, 2021
Nnam nke ukwu sina Ewu tacha Igu onyenweya obido Tawa Igu onye agbata obi.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by SlayerForever(op): 11:09am On Apr 04, 2021
*
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by gidgiddy: 11:37am On Apr 04, 2021
SlayerForever:
Kita ndi ugwu na ndi mgbati na-ese okwu unu tosi i no n'akuku na-akwanye okwu. Unu ga-amuta ife ndi oyibo kporo propaganda; asi emego ka eziokwu. K'anyi nolu n'uso jiri uche na-akwanye oku k'anyi me ka ndi iroanyi nabo nusa onwefa ogu.
Ihe ndi-ugwu na ndi ofe mmanu n'eme doro ha anya
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by JerryGent1983: 12:05pm On Apr 04, 2021
Oge erugo mgbe eji ama umu afo Igbo ora obodo ekele mu unu oooo
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by BiafIntel: 1:49pm On Apr 04, 2021
Umunne, onye'a ji ezigbo okwu.
Re: Umuigbo Uche Unu Adikwia? by nonhuman(m): 5:57pm On Apr 04, 2021
Unu mechie tredi a
1 2 Reply

Nnamdi Kanu Morning Praise By UmuigboUmuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi IroFlavour, An Anambra Indigene Praises Nnamdi Kanu In His Song Titled Umuigbo234

FALSE ALERT: Nigerian Government Lied; Nnamdi Kanu Never ArrestedThe Untold Story: Nnamdi Kanu And South East Govs Meeting In EnuguHe's Not One Of Us - Hausa, Fulani Deny Atiku (Pictures)