Romeo's Posts
Nairaland Forum › Romeo's Profile › Romeo's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 106 107 108 109 110 111 112 113 114 (of 152 pages)
fromuk:imo tv? fromuk:from be eliza biko mee ngwa ngwa bia bido class with ikocrazy and clue-sky |
Esss:biko mmadu akpozi na monshege chimpanzee ![]() |
nnenneigbo:hahahahahahahaha "mondimgba" |
[quote author=blue-sky link=topic=19138.msg1218921#msg1218921 date=1182294247]You can do what u want[/quote]blue ebido kwa iwe oku ya and o nnenne kuzieru blue ka esi ewe iwe oku |
hahahahahahaha ohhh my pupil blue-sky had a slip of fingers |
Esss:echekwa m na ebe ano bu enugu? |
[quote author=blue-sky link=topic=19138.msg1218845#msg1218845 date=1182293093]@ romeo apology for what? [/quote]for saying that awusa girls are prettier than my igbo queens |
ess onye ebe ka i bu? |
Ynot:ynot ndewo hahahahahahaha |
Esss:ezigbo afa ka ituru m fromuk:from be eliza a na m ekene gi nwoke oma nnenneigbo:nnenne don't spoil my day for me , kindly allow me to mention nnenne ohh ezinwa ![]() ka m nweta kwa gi na abalia |
igbo ekene m unu, esss o ass, nnenne, from be eliza, udo diri mmadu ncha |
igbo cha cha cha ekene m unu ooooooooo biko babyO keep the fight on blue siri na ndi awusa ka umu nwanyi igbo mma and for that i am expelling her from my igbo class God don chop my heart, kedu ije ? longest time!! ynot ebe ka i noo? monshege nwa be anyi nde? |
ikomi ifugo ihe blue-sky na ede na thread ndi naija ? achoro m inu na gi na blue na enwe nkata gbasara onunu maka na ofughi ndigbo na anya BLUE you owe us an apology with efi igbo,ebule,oke okuku asaa, nkata oji na efere ose oji ![]() |
so ebe a ka GC na ikomi biara na bun otele with faya? ndi ishi dada |
[quote author=blue-sky link=topic=3391.msg1215737#msg1215737 date=1182213930]Omo-Eko, u make me laugh! you're very ruthless, in a good way, but i would hate to be on your bad side. Neways this thread is biased, if your igbo your going to say igbo, if your yorouba your going to say that. I trully think the Hausa girls r the prettiest, they have lovely dark skin, and a beautiful face![/quote] blue get out of my class nowwwwwwwwwwwwwwwwww ![]() |
blueeeeeeeeeeeeeeeeee ohhhhhhhhhh my darlin biko wetara m tuition fee nke gara aga, maka na adighi m alaiki umu akwukwo na eji ugwo akwukwo. Blue kedu ihe mere ijiri na ata mgbe? ikomi a na enye gi nsogbu? nne biko bido akwukwu ozigbo ozigbo ikomi kedu nke bu na abali nile i na asu soso oyibo na threadia? biko nna bidokwa ugbua muba ka esi asu igbo nwoke oma Ynot biko nwanne ukwu ejikwa na ahihia sugbu "owen" na America ohh, mgbe ufodu iputa nu kene umu igbo Fromuk ika ikomi asu igbo ofuma @GC,monshege ndi late |
fromuk:a na ekwu nke imere imekwa ozo, ikomi gwara gi na i bu rookie ![]() |
@fromuk nna okwa CSI mere m jiri were gbuo oge |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 106 107 108 109 110 111 112 113 114 (of 152 pages)
[/quote]for saying that awusa girls are prettier than my igbo queens