₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,637 members, 8,446,389 topics. Date: Thursday, 16 July 2026 at 01:28 PM

Toggle theme

Vitastraka's Posts

Nairaland ForumVitastraka's ProfileVitastraka's Posts

1 2 3 4 5 (of 5 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:49pm On May 26, 2007
Ynot, I na kaba ahu ikwu na nnenne ahubeghi ihe ahu?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:44pm On May 26, 2007
ndemede bido ochi ebido
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:42pm On May 26, 2007
I tell you this thread is guaranteed to created laughter, it never fails  grin grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:37pm On May 26, 2007
Ynot mepe anya gi!

Mepe anya kirie mkpuru abuo no na etiti okpa m
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:34pm On May 26, 2007
Gbahara nu

A mutara m omume ojo mgbe m di na nwata  grin
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:32pm On May 26, 2007
Umu nna e kele kwam unu

Ndewoo!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:31pm On May 26, 2007
Kedu ihe unu choro ka mu jiri gosi na abughi mu Vikki eh?

Nwanyi na aza vikki

Nwoke na aza Vita
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:28pm On May 26, 2007
Obu ajo ozuzu na ndumodu mere ya.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 9:25pm On May 26, 2007
Mba kwa! I mere nu bu na Ikomi na ele nnenne anya inhunaya. Anya ihunanya ahu we yie nnenne ezigbo egwu
RomanceRe: Caught My Husband With His Mistress In Our Room by Vitastraka(m): 6:05am On May 26, 2007
Poor Michelin, the way she presented her point made it look like she was a supporter of broken homes smiley
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:53pm On May 25, 2007
If I let you guys alone I aint gonna go watch this movie,


Nnenne, Monshe, Ikomi, Ka mu jee bata,
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:51pm On May 25, 2007
NneNne bu kwanu enyi mu nwanyi. Kama na o gaghi ekwe kwupute ya
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:47pm On May 25, 2007
Ndi nkem, ka mu ga kirie Pirates of The Carribean tupu chi ejinari mu
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:41pm On May 25, 2007
Onye cho ka ochi buru ya tufuo, ya bia soro anyi na nkata
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:39pm On May 25, 2007
Dang I love this freaking thread

Odiegwu o!!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:37pm On May 25, 2007
Nne Nne is fine in her pic make I no lie
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:36pm On May 25, 2007
Ana mu ekwu ihe di mpka, ununwa na ekwu ofe okro
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:33pm On May 25, 2007
Nne Nne bia godu ka mu na gi kpa nkata.

I cheta kwara ka mu na gi si were michaa mu onu ihunanya ubochi gara aga? Kedu ka isi hapuzie mu jebe na nke ikomi? eh?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:28pm On May 25, 2007
VITA abughi VIKI
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:26pm On May 25, 2007
Ochi egbuelam eba
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:23pm On May 25, 2007
Akuko no na ato mu uto,

Echiche maka ndi kwara iko mere ka mu chefue ekene

Ndi banyi Ndewonu

Onwere ndi kwara iko?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:17pm On May 25, 2007
Bianu, chelu obele ka mu jua ajuju.

Onwere ndi kwara iko na ebe a?
RomanceRe: Caught My Husband With His Mistress In Our Room by Vitastraka(m): 11:40pm On May 24, 2007
Why do you people talk as if

Sex = Marriage

Marriage is much bigger than sex.

Stop this!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:34pm On May 24, 2007
Hey guys it was absolutely fun hanging with ya'll today. I laughed my head off.

Ikomi ka odi echi.
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:24pm On May 24, 2007
VITA bu aha nwoke ji mkpuru amu abuo!
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:22pm On May 24, 2007
Ynot

O tee na iji akpo Viki Viki Viki?

Spelling bu VITA
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:19pm On May 24, 2007
A bu m nwa afo

No comma, no full stop
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:16pm On May 24, 2007
Unu choro ka mu zara ikomi ajuju ahu?
O ka mu hapu ka ikomi mara ma o ga zata ya?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:14pm On May 24, 2007
Gwam, Gwam, Gwam??

Ikomi:

Kedu ka eke si anya anwu??


Ajuju a bu ihe nwa ofo obuna kwesiri i ghota
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:09pm On May 24, 2007
Gwam, Gwam, Gwam??

Ikomi:

Kedu ka eke si anya anwu??
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Vitastraka(m): 11:07pm On May 24, 2007
Odiegwu o!

Ka okwu siri bido na Atilogwu banye na Usurugada. Odiegwu!

Ikomi iza mu ajuju m ga ju gi kitaa, mara na ibu nwa afo

Oburu na izaghi ajuju ahu, mara na i buro nwa afo.

Obi o kara gi??
BusinessRe: Five Ways To Become A Leader by Vitastraka(m): 10:02pm On May 24, 2007
Thank You

1 2 3 4 5 (of 5 pages)