Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,517 members, 7,823,223 topics. Date: Friday, 10 May 2024 at 07:01 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (94) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121572 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (91) (92) (93) (94) (95) (96) (97) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Cupidkc(m): 7:51pm On Jan 03, 2010
Igbo zuru uwa onu kwenu! Kwenu!! Kwezunu ooo!!! Asi m kam kele ndi Igbo niile,mana ago ofo oma n'isi anyi niile n'afo 2010. Unu anwuchula ooo!!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 10:32pm On Jan 03, 2010
Cupidkc:

Igbo zuru uwa onu kwenu! Kwenu!! Kwezunu ooo!!! Asi m kam kele ndi Igbo niile,mana ago ofo oma n'isi anyi niile n'afo 2010. Unu anwuchula ooo!!
Gi anwuchukwala. O ga diri gi mma na afoa.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 5:40pm On Jan 04, 2010
Igbo nma nma nu oh.
Linus,Clifford na Azuka,udo adikwa?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by revolt(m): 6:41pm On Jan 05, 2010
Umunna unu na vex o. Gini ga eme ndi amaghi ede ibo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 12:15pm On Jan 06, 2010
revolt:

Umunna unu na vex o. Gini ga eme ndi amaghi ede ibo
You as an Igbo man should not be writing Ibo here.
Proud Igbo people in nairaland have been educating non-Igbo people on the difference. Please for God's sake, do not write Ibo here again.
Biko, edezikwala Ibo. Dee Igbo. Anyi bu ndiIgbo
Akparikwala ndiIgbo.
Sopuru ndi Igbo.
Kuziere ndi ozo na obughi Ibo, kama o bu IGBO.
IGBO.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:40pm On Jan 06, 2010
Andrew eziokwu ka i kwuru.A maghim ihe ufodu ndi Igbo ji ede ya bu ihe,azi gbakwa ihe ojoo. sad
@Revolt,lee signature gi,Nyere aka i kwusi agburu(generation) of ndi na amaghi ede aha agburu ha. smiley
Igbo nile,Ya gazie.
@Pres-elect/Darfur,a hurum ebe i na ana nwanyi akara ekwenti angry angry angry i di karid,o bu apari ka o bu nkpari?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 9:46pm On Jan 08, 2010
ifunanya ifunanya
my darling ifunanya
ifunanya my woman
i, forever will be your man

lekwanu internet love
lekwanu this new e-love
anwuolamuooooooo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 9:53pm On Jan 08, 2010
ify onye ahu ihuru m nara akara ekwenti wu my classmate. onweghi ihe na eme nu. gini ka m ji akara ekwenti nwanyi eme, ebe m nwere onye di ka gi ebe a. ebe i ga enye m the hottest TLC in this world. enwere onye rachara sugar, bido chowa agbiilu? (you dont enjoy candies and star looking for bitter kola)
agaghi m anucha with ify m, bia chowa onye ozo. onye owu wukwanu onye sef angry

ify wu de best. oha culture nairaland emeela ya confirm. oge m no na achu gi, ha akpoo m onye ara. leenuya now, ha ahula na iwu the best.

obi m, ewekwala iwe o, akara ekwenti m nara wu nke my classmate, o si m bia n'ulo ya by 11:30pm friday, ka o kuziere m, the cost benefit analysis of the american healthcare plan:a comparison with the NHS.

O WU IHE ANYI GA AMU
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 3:32pm On Jan 10, 2010
otutu oma at all. what are we still doing, it is time to wake up and take over nigeria. umu nnem, wake up.
happy new year ya all.
igbo kwenu, kwenzu unu!

one of my goals for this year is to learn our tongue.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 3:48pm On Jan 10, 2010
*Hauwa*:

otutu oma at all. what are we still doing, it is time to wake up and take over nigeria. umu nnem, wake up.
happy new year ya all.
igbo kwenu, kwenzu unu!

one of my goals for this year is to learn our tongue.
Your prayers has been heard in heaven.
NdiIgbo say ''onye kwe Chi ya ekwe=when one consents, his or her Chi will equally consent.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 12:46pm On Jan 12, 2010
Nnna mehn,oyi dikwa bad.Tosh biko i nwere contacts male well wishers ? cheesy
Ndi igbo biko,o nwere onye ma aha onye tiri egwu a ma o bu youtube link ya?
A gaghim eji na di di uko,were soro di onye ozo gbalaga
Uko di kwangele kwangele,kwangele kwangele etc
lol
Darfur,hehe,i jikwala style daba 18.keduzi oge gi na Modurashi jiri gako akwukwo?hmmn. cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 2:38pm On Jan 12, 2010
ifyalways:

Nnna mehn,oyi dikwa bad.

How come, oyi ona'a atu na Ivory Coast? angry

Happy new year. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:47pm On Jan 14, 2010
ify,
kedu ihe i na aju tosh? sad . . . imaghi na tosh wu bad influence. biko hapu onye ahu o, anuru m na o mokwa na WHO no fly list/watch list. imaghi nke o metara.

jirikwa nwayo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:23pm On Jan 16, 2010
Ikomi:

How come, oyi ona'a atu na Ivory Coast? angry

Happy new year. angry
Mmiri a na ezo na Afghan? angry
Happy new year angry
** linus is a liar
Linus lied and laid my wife
Linussss,lie lie.
Dee linus laid my wife
angry
@Pres,udo di.kedu maka how farz?lee nwere kiss kiss kiss
Umuigbo,nke onye na eme,ya gazie.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Odunnu: 5:44pm On Jan 16, 2010
Asusu nke a atogbugo m!!o bu na ezi a na mu abughi onye ibo ma ihe ndi igbo,tinyere omenala ndi ibo na agbari m isii.IBO eke lem unu.
Ya ga zie!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Odunnu: 5:45pm On Jan 16, 2010
Asusu nke a atogbugo m!!o bu na ezi a na mu abughi onye ibo ma ihe ndi igbo,tinyere omenala ndi ibo na agbari m isii.IBO eke lem unu.
Ya ga zie!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 7:15pm On Jan 16, 2010
ifyalways:

Igbo nma nma nu oh.
Linus,Clifford na Azuka,udo adikwa?
Chileke ekwela ka ngwere gbaa aji. Clifford Orji O na-abia nairaland? Echekwara m ma O no nga mkpuru oka? Tututu tufiakwa. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 1:01pm On Jan 17, 2010
Igbo ndi oma, biko, onye owula na eje uka (church) taa tinye Mba Haiti na ekpere.
Nkea wu maka ala oma jijiji (earthquake ) nke mere ha.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 7:35pm On Jan 17, 2010
@odunnu ndeewo cheesy

@agaba, onye kponkita bia choochi. clifford . . gini . . ? onye mere nke a? tosh o change-iela aha ya ka o wu gini?

@ify, ada m ji eme onu. ada culture thread chiri echichi kpo ya poster of the yr, ada mara mma. onye na agbadata blood pressure oge ogbaliri elu, gbaliekwaya elu oge ogbadara ala. nkem, obim, asa m, asampete . . . .were nsusu onu . . . ifiam ifiam ifiam ifiam kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AndreUweh(m): 7:46pm On Jan 17, 2010
Odunnu:

Asusu nke a atogbugo m!!o bu na ezi a na mu abughi onye ibo ma ihe ndi igbo,tinyere omenala ndi ibo na agbari m isii.IBO eke lem unu.
Ya ga zie!
Ibo is wrong.
it is IGBO.
Anyi wu ndi Igbo
Asusu anyi wu Igbo
Owugi IBO.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:01pm On Jan 23, 2010
Andrew,iji ya. cool
Ndi nke anyi,dalu nu o.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by abadaba(m): 10:47am On Jan 24, 2010
Umu chineke, unu ofutala. Biko, anam ario onye owula na eje uka taa ka ha tinye Mba Haiti na ekpere. Nke abuo, ka ha tinye kwa umu nke Christ no na Jos na ekpere.Nke ato, Tinye kwa oganihu Naijiria na ekpere. Tinye kwa ndi egwuregwu bolu supa igles na nochite anya anyi na Angola.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by abadaba(m): 10:53am On Jan 24, 2010
Unu tinye kwa na ekpere NdiIgbo lara Alaigbo maka Ekeresimesi ka ha yo na udo.Ka Chukwu wefuruha ihe mberede owula na uzo.
Onye nwe anyi gozie unu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by slap1(m): 12:51pm On Jan 24, 2010
^ ma umunne anyi ndi no n'ugwu awusa. Ka Chineke kpuchie ha ma naputa ha n'aka ndi Awusa obi ojoo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by abadaba(m): 9:23pm On Jan 24, 2010
slap1:

^ ma umunne anyi ndi no n'ugwu awusa. Ka Chineke kpuchie ha ma naputa ha n'aka ndi Awusa obi ojoo.
amen.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 8:10pm On Jan 25, 2010
Igbo ekene kwa m unu nile cheesy cheesy grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 10:36pm On Jan 25, 2010
romanusu nwa spain. kedu? anurum na nwa alakuba nwanyi akporola gi lawachaa final. infact anyi echefuola ur side kemgbe last yr. obi dikwa anyi uto na i ka di ndu smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 10:55pm On Jan 25, 2010
Ifyalways okwa gi? angry

No worries. angry

Romeo nwa Argetina ahu amaka cheesy

Nga bia muo Senor ahh unu na asu, nka ahu wu nke unu na eji a cheat mu. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:44pm On Jan 26, 2010
slap1:

^ ma umunne anyi ndi no n'ugwu awusa. Ka Chineke kpuchie ha ma naputa ha n'aka ndi Awusa obi ojoo.
. . . prayer point of contact,Throttler na di ya.Ka Chineke Kpuchie anyi nile.
romeo:

Igbo ekene kwa m unu nile cheesy cheesy grin
Romanusssssssssssssssssss cheesy cheesy cheesy
Daddy live !.kedu maka umu aka? kiss
pres-elect:

romanusu nwa spain. kedu? anurum na nwa alakuba nwanyi akporola gi lawachaa final. infact anyi echefuola your side kemgbe last yr. obi dikwa anyi uto na i ka di ndu smiley
kiss kiss kiss kiss kiss grin udo di excess.

Ikomi angry
Ikomi no go warri,a nom na Escavos eche gi.
So i garri Spain without me? angry
Ikomi Otondo.
Slap1,ndeewo.Agaba tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by SamMilla1(m): 4:19pm On Jan 26, 2010
Umu nnem na Umu nnam

Enwekwara m ebe ogbako dikwa ka ebea.
Unu nwerekwara ike bia nonyelum oge ufodu ka anyi na etinye okwu gbasara ndi be anyi onu.

lee anya gi na signature mu ka ifu uzo iga esi wee bata ebe ahu.

ogwu nu ka oha mu na onu, grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 11:34pm On Jan 26, 2010
umuigbo nwa mama na ekele unu oooo, agbusi gbara otele 1 of umumkpi cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 2:05pm On Jan 27, 2010
Valentine erutatawala tosh adaputa. The crown prince of umumkpi!

(1) (2) (3) ... (91) (92) (93) (94) (95) (96) (97) ... (100)

Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.