Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,153,548 members, 7,819,947 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 07:15 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Cabinet Ministers (ndi-ọkaobodo Imeobi/igbenzo) Positions Translated Into Igbo. (467 Views)
Body Of Igwe Henry Ekwueme, Eze Ndi Igbo In China, Lands In Lagos Airport / Corpse Of Igwe Henry Ekwueme, Eze Ndi Igbo In China Packaged; To Be Flown To Nig / 120 Car Parts Translated Into Igbo (2) (3) (4)
(1) (Reply)
Cabinet Ministers (ndi-ọkaobodo Imeobi/igbenzo) Positions Translated Into Igbo. by scholti: 4:29pm On Dec 05, 2015 |
1 President Commander-in-chief of the Nigerian Armed Forces Minister of Petroleum - Ọchiala/Nzeobodo, Isi-ochiagha nke ndi-usu Agha 2 Vice President - Osote Nzeobodo 3 Minister of Justice- Ọkaobodo (minister) nke ikpeezi 4 Attorney General - Isi-ikpe obodo 5 Minister of Foreign Affairs- Ọkaobodo nke eme ofesi 6 Minister of Finance - Ọkaobodo nke Ego/Okpogho 7 Minister of Defence -Ọkaobodo nke Nche 8 Minister of Education-Ọkaobodo nke Nguakwukwọ 9 Minister of Industry, Trade and Investment- Ọkaobodo nke Nkaemeputa, Nzuahia na Mbuteime 10 Minister of Labour and Employment- Ọkaobodo Omeọrụ na Nnọnaọru 11 Minister of Federal Capital Territory- Ọkaobodo Isiala njikọbodo 12 Minister of Science and Technology -Ọkaobodo Nkammuta na Nkànaụzụ 13 Minister of Solid Minerals -Ọkaobodo Mkpọmpkọ Akuaala 14 Minister of Interior - Ọkaobodo Mbanye obodo 15 Minister of Budget and National Planning -Ọkaobodo nhaziego na atụmatụ obodo 16 Minister of Power, Works and Housing -Ọkaobodo ọkuulọ, ọru na nye-ulọ 17 Minister of Agriculture and Rural Development- Ọkaobodo nke Iwuugbo na mmalite imeobodo 18 Minister of Transportation - Ọkaobodo nke njem-ugboala 19 Minister of Health- Ọkaobodo maka ahuike 20 Minister of Women Affairs - Ọkaobodo maka eme Umu-nwanyi 21 Minister of Niger Delta-Ọkaobodo maka Naija Delta 22 Minister of Information -Ọkaobodo nke Ozi 23 Minister of Environment-Ọkaobodo nke Agbata 24 Minister of Youth and Sports - Ọkaobodo nke okolobia na egwureahu 25 Minister of State for Aviation - Ọkaobodo nke obodo maka ugboelu 26 Minister of state for Environment- Ọkaobodo nke ọnọiwu (state) maka agbata 27 Minister of State for Foreign Affairs - Ọkaobodo nke ọnọiwu maka eme ofesi 28 Minister of State for Solid Minerals- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka akuala 29 Minister of State for Health- Ọkaobodo nke ahuike ọnọiwu 30 Minister of State for Niger Delta- Ọkaobodo ọnọiwu nke Naija Delta 31 Minister of State for Power, Works and Housing- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka ọkuulọ, na ebeobibi 32 Minister of State for Education- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka nguakwukwọ ọnọiwu 33 Minister of State for Agriculture and Rural Development - Ọkaobodo maka iwuugbo na nkwalite imeobodo 34 Minister of State for Labour and Employment- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka omeọrụ na nnọnaọru 35 Minister of State for Budget and National Planning- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka nhaziego na atụmatụ obodo 36 Minister for Communication - Ọkaobodo maka nyeokwu 37 Minister of State for Industry, Trade and Investment- Ọkaobodo nke ọnọiwu maka nka-emeputa, nzuahia, mbuteime 38 Minister of State for Petroleum - Ọkaobodo nke ọnọiwu maka mmanuugbo 39 Minister of Water Resources - Ọkaobodo ekereala mmiri 3 Likes |
(1) (Reply)
5 Habits To Cultivate This New Year / Some Quotes About Love And Happiness For Valentines Day! / Huffpost Coloring Outside The Lines: How Internal Racism Divided Me From Myself
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 9 |