Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,219 members, 7,953,807 topics. Date: Friday, 20 September 2024 at 07:04 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / 100 Okwu Nka-akụnaụba Mkpa-kari Sụgharịa Igbo (790 Views)
E Kwuola Mkpa Ọ Dị Inyocha Ụgbọala Oge Ọbụla / 100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo (2) (3) (4)
(1) (Reply)
100 Okwu Nka-akụnaụba Mkpa-kari Sụgharịa Igbo by scholti: 3:47am On Dec 16, 2015 |
1 Economics = Nka-akụnụba (Ọ pụtara na ọmụmụ nke akunauba.) 2 Absolute advantage-Nriteuru kpamkpam 3 Accounting profit- Uruahia ndoteego 4 average fixed cost- ọnuahia agbaetiti arapara 5 Average revenue- Agbaetiti uruemeputa 6 Average tax rate- Agbaetiti ọnụego ụtụ-ala 7 Average total cost= Agbaetiti ọnụego nile 8 Average variable cost- Agbaetiti ọnụego puruiche 9 Budget deficit- Nhaziego dida 10 Budget surplus- Nhaziego njukari 11 Business cycle - Okiriki Azumahia 12 Cartel- òtùikpari 13 Circular flow diagram- Okirikiri Eruba esesengosi 14 Coase theorem- Akọwatara Coase 15 Collusion- Nkukọisi 16 Comparative advantage -Nriteuru a tụnyere 17 Complements- Nọkọaka 18 Constant return to scale-Efereọgụ (scale) ibiaghachi mgbe nile 19 Consumer surplus- Onye-nzuahia Njukari 20 Cost- ọnụahia 21 cross price elasticity of demand- Obe egoozuzu idi-igbati nke juruichọ (demand) 22 Deadweight loss= Ibu-ọnwụ funahụrụ 23 Diseconomies of scale- Nsepu-akunauba nke efereọgụ 24 Economic profit - uruahia akunauba 25 Law of Increasing Costs - Iwu nke na-amụba ọnuahia 26 Economies of scale- akunauba nke efereọgụgụ 27 Efficiency-ọruọma Efficient scale -ọruọma efereọgụgụ 28 Elasticity = idi-Yoruba 29 Equilibrium- nhata 30 Equity - nhaka 31 Explicit costs - ọnụahia doanya 32 Exports - mbufeofesi 33 Externality= idi-mpụga 34 Factors of production- akpata nke mmepụta 35 Fixed costs- ọnụahia kapịrị ọnụ 36 Implicit costs - ọnụahia a doronaya 37 Import quota = oke-aka ibubata 38 Imports - ngwa ebubutara 39 Income elasticity of demand - egoọru idi-Yoruba nke juruchọ 40 Inferior good - ngwa di gla 41 Inflation-onu oriri 42 Interdependence= mmekọ-nọrọonwe 43 Laffer curve- oruro Laffer 44 Law of demand - Iwu juruọchọ 45 Law of supply- Iwu ibufe 46 Lorenz Curve- oruro Lorenz 47 Lump sum tax - okpụrụkpụ utuala (tax) 48 Macroeconomics= akunauba-mpuga 49 Marginal cost-ọnụahia akuku 50 Marginal product- ngwaahia akuku 51 Marginal Product of Labor- ngwaahia akuku nke ọru 52 Marginal revenue- egonweta akuku 53 Marginal tax rate- ọnụego utu-ala akuku 54 Market economy- Ahia Akunauba 55 Microeconomics- akunauba nso 56 Monopolistic completion= mmezu ijiri-nani/ike0nnwekota mmezu 57 Monopoly- ijirinani 58 Nash equilibrium - Nhara Nash 59 Natural Monopoly- ijirinani ekere 60 Normal good-ọma nke dabara 61 Normative statements- nkwupụta dabara 62 Oligopoly- ere-olenaole 63 Opportunity cost- ọnuahia ahapugara 64 Phillips curve - oruro 65 Phillips 66 Pigovian tax = utuala Pigovian 67 Positive statements - nkwupụta di-ezi 68 price ceiling- egoọzuzu uko 69 Price discrimination - ịkpaókè egoozuzu 70 Price elasticity of demand- Egoọzuzu idi-ngbata nke juruọchọ 71 Price elasticity of supply - Egoọzuzu idi-ngbata nke ibufe/nyefe 72 Price floor - ala Egoọzuzu 73 Private goods- ngwaahia nkeonwe 74 Producer surplus - njufe onye-mmeputa 75 production function- ọrụ mmepụta 76 Production possibilities curve- Oruro mmepụta puruome 77 Profit - nriteuru 78 Progressive tax - utuala mmubanye 79 Proportional tax - utuala di-nhara 80 Public goods - ngwaahia ọha 81 Regressive tax -utuala njeghachi 82 Scarcity-ụkọ 83 Shortage- ọdi-obere 84 Specialization- mpuruiche/ndonaiche 85 Substitutes-ndochi anya 86 Sunk cost- ọnuahia emikpuru 87 Supply side economics- Ibufe nka-akụnụba akụkụ 88 Surplus - njufe 89 Tariff- utuala-ezi (Utuala elu ngwaahia emepụta ná mba ọzọ na-ere ha n'ime obodo.) 90 Tax incidence- Utuala arịawanye (ụzọ nke ibu utuala na-ekere n'etiti ndi keere òkè n'ahịa) 91 Total cost- ọnuahia ngụkọtaọnụ 92 Total revenue -ọnuahia egonweta 93 Variable cost -ọnuahia ome-iche 94 Welfare economics -ọdimma nka-akụnụba 95 Economic profit- nriteuru nkaakụnụba 96 Safety Net - ụgbụ nchekwa 97 Traditional economy - akunauba ọdinala 98 Entrepreneur - Onye nwereaka 99 Centrally Planned Economy - Akunauba ahaziri n'etiti 100 Trade-Offs - nke ahapuru 1 Like |
(1) (Reply)
African Traditional Science Is Supreme Wisdom. / Pictures From Yoruba Day @awolowo P/s, Osan-ekiti / South Africans Are More Into African Traditional Religions Than Other Africans
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 16 |