Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,172 members, 7,821,973 topics. Date: Wednesday, 08 May 2024 at 11:08 PM

Nke A Bu Maka Ndi IGBO - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Nke A Bu Maka Ndi IGBO (819 Views)

Nnamdi Obi Who Was Allegedly Killed By Nigerian Army Speaks, Says He Is Alive Bu / Igbos Bu Igbo. Use Your Teeth And Count Your Tongue. This Is Real / Prof. Chukwuma Soludo To Ndi-igbo – Stop Having Head Office In Lagos Or Abuja (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Nke A Bu Maka Ndi IGBO by Izumarock70(m): 12:25am On Jul 20, 2016
Igbo bu Igbo ekele m unu o, ndu mmiri ndu azu. Egbe bere Ugo bere nke si ebe ya ebela nku kwaa ya o.

Aha m bu Izunna, a bu nwa afo Umunoha nke di na. Cansulu Mbaitoli nke di na steeti Imo.

A choro m iji ohere a kwuo maka ihe metutara anyi bu ndi Igbo. Ana m akpo umunne m ndi Igbo bi na ugwu awusa nakwa ndi bi na obodo ndi ofe mmanu ka ha were nwayo na ewedata aku-na-uba ha na ala Igbo n'ihi na agha akara aka anaghi eri ngworo.

Matakwanu na ndi ugwu (ya bu ndi alakuba) nakwa ndi ofe mmanu ahughikwa anyi ma oli. Ya mere ihe obula unu na eme ka uche unu dikwa na ya.

O na ewute m nke ukwuu etu umunne m si arukasi industry na ala yoruba. Ma ana ju si oburu na ogu su na lagos ma I ga ebu company ala?

Onye mara asu ya suo na Ikwe, onye na amaghi asu ya suo na ala.

Ekwuchala m. Udo nke naani Chineke na enye diri unu niile.. Iseeeeeeeee

4 Likes 2 Shares

Re: Nke A Bu Maka Ndi IGBO by DjAndroid: 4:45am On Jul 20, 2016
Obughi ugbu a ka e bidoro kwuwe okwu a, ma umunne m achoghi iji ya mee ihe. O na ewute m nke ukwu.
Re: Nke A Bu Maka Ndi IGBO by LordMecuzy(m): 5:33am On Jul 20, 2016
Business is all about comparative advantage...

You all should go and look for a job to keep yourself busy.

1 Like

Re: Nke A Bu Maka Ndi IGBO by jesse8048(m): 5:39am On Jul 20, 2016
Ona ewutem na umunne anyi enweghike iwelata akuha ulo. Ha nruo elu ha nruo ala na obodo ozo, machefo na agbachaso aguo mile.
Re: Nke A Bu Maka Ndi IGBO by kingzizzy: 7:21am On Jul 20, 2016
Izumarock70:
Igbo bu Igbo ekele m unu o, ndu mmiri ndu azu. Egbe bere Ugo bere nke si ebe ya ebela nku kwaa ya o.

Aha m bu Izunna, a bu nwa afo Umunoha nke di na. Cansulu Mbaitoli nke di na steeti Imo.

A choro m iji ohere a kwuo maka ihe metutara anyi bu ndi Igbo. Ana m akpo umunne m ndi Igbo bi na ugwu awusa nakwa ndi bi na obodo ndi ofe mmanu ka ha were nwayo na ewedata aku-na-uba ha na ala Igbo n'ihi na agha akara aka anaghi eri ngworo.

Matakwanu na ndi ugwu (ya bu ndi alakuba) nakwa ndi ofe mmanu ahughikwa anyi ma oli. Ya mere ihe obula unu na eme ka uche unu dikwa na ya.

O na ewute m nke ukwuu etu umunne m si arukasi industry na ala yoruba. Ma ana ju si oburu na ogu su na lagos ma I ga ebu company ala?

Onye mara asu ya suo na Ikwe, onye na amaghi asu ya suo na ala.

Ekwuchala m. Udo nke naani Chineke na enye diri unu niile.. Iseeeeeeeee

Eziokwu ka ikwuru. Mana.................. Ndi be Anyi anaghi anu ihe. O bu so mgbe ihe g'eme ha na ugwu-Awusa ka ha ga mata ihe.
Re: Nke A Bu Maka Ndi IGBO by lashout1: 7:39am On Jul 20, 2016
Okwu e kwuru wu nke anyi, aku shi na mba mana okwesiri e nu na mba.

(1) (Reply)

Imorerun‬:see All UNCONFIRMED Unit By Unit Results As They Come In / Video: Man Shoots Himself In A Bet With Friend!! (graphic) / This Hypocritic Photo Of FRSC Has Been Causing Stir On Facebook.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 13
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.