Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,158,557 members, 7,837,140 topics. Date: Wednesday, 22 May 2024 at 05:40 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Romance / Dating And Meet-up Zone / Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! (3444 Views)
Anambra Kwenu !!!!!!great People Of Anambra Lets Meet Here. / Umu Mbano Kwenu! / Igbo Girls Kwenu! Kwezuo Nu! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Kunbee: 1:55am On Mar 20, 2010 |
Awon eyan mi re |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 4:06am On Mar 20, 2010 |
@chamotex, ahurum gi ebe i na asu bekee na (music & radio/ droppin some ill ryhmes & lines/ ur punchlines aint bad) odinma, @platiniumnk nne i nweghi nsogbu o nwayo nwayo i ga amuta oo, (my friend in houston texas is now a pro in da language/gradually u are goin 2 learn) |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by daduke2k(m): 7:48am On Mar 20, 2010 |
@platinumnk. I ga na amuta igbo nwayo nwayo. I hiaghi aru. Ndi beanyi utuoma nu o. |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Chykason(m): 7:52am On Mar 20, 2010 |
chamotex:chamotex, idi egwu. I gara me post mu edit! E jide la m gi! (i don catch you) |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 9:29am On Mar 20, 2010 |
Ututu oma umu nne m, onye bu onye a dere ihe na asusu yoruba? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by nellaluv(f): 1:16pm On Mar 20, 2010 |
platinumnk: Onye ga kuze m igbo?IGBO KWENU, KWEZUONUUUUU chamotex: Umu igbo ibe m, ndi m ji eme onu, nke onye chiri ya zelu. @ kunbee, wetin u dey find for hia |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by platinumnk(f): 2:35am On Mar 21, 2010 |
[quote=from Nelly]IGBO KWENU, KWEZUONUUUUU [/quote] **rolls eyes** Typical- None of yall want to actually teach yet you run your mouths , and fyi as a child I spoke Igbo before I was forced to speak only english, and funny, I understood what you said. Im Out of here, and I can put any picture I like, its not even an ikebe pic, ive been working on my abs Dueces, bunch of putas |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by ayettymama(f): 2:39am On Mar 21, 2010 |
no no no no no no no i must hijack this thread if there is going to be drama the drama must be spoken in english so i can understand!!! how dare you be entertainin in another language?? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by platinumnk(f): 3:17am On Mar 21, 2010 |
^^heheh sharupppp and go to your ekiti thread Gaytoes is waiting for u |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by ayettymama(f): 3:34am On Mar 21, 2010 |
your trouble making skills can only be rivalled by ayettymama!!! |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by daduke2k(m): 8:14am On Mar 21, 2010 |
Taa bu ubochi ndi nne. Ndi nne maama. Hapy motherin sunday. @platinumnk, u knw d basics dont u? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Deboi(m): 9:09am On Mar 21, 2010 |
Anambarian 4lyf, anyi ga adi, iseee, |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 3:42pm On Mar 21, 2010 |
De boi were aka ato, i bu onye nze ibe m. Kedu ka isi hu ihe nwa amadi bu governor peter obi na eme na anambra state? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by amyg(f): 5:28pm On Mar 21, 2010 |
Ndi nne mama,taa bu d main ekpere ndi nne nt ladies free nite club n owerri |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Kunbee: 7:03pm On Mar 24, 2010 |
Nelleluv mechionu |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Pweety4me(f): 7:05pm On Mar 24, 2010 |
^Ehn? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Kunbee: 7:18pm On Mar 24, 2010 |
I told her to shut up in ibo but i dont think thats the right spelling |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 11:29pm On Mar 24, 2010 |
Ehn! @ kunbee who wrote dat 4 u? |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Chykason(m): 10:36am On Mar 25, 2010 |
Onye kpotala ndi ofè-mmili ebe a |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Jobeleagu(m): 12:29pm On Mar 25, 2010 |
Chi-baby can i know you? i love the way you reason my phone is 08068572661 |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Chykason(m): 1:51pm On Mar 25, 2010 |
Bia dis boy, i na awu anyi aka na ala biko. O putaru na i nweghi ike i nye ya e-mail gi. Taa-taa, fichapu numba osiso |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Kunbee: 3:31pm On Mar 27, 2010 |
Prodigal angel: I guessed |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by nellaluv(f): 4:19pm On Mar 27, 2010 |
This is an igbo thread, speak igbo |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Kunbee: 4:22pm On Mar 27, 2010 |
Ndewo |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Arysexy(m): 9:55am On Mar 28, 2010 |
Awka kwenu! Anambra kwenu!! Ala igbo kwezuonu ooooo!!! Anam ekene umu igbo no na NL nke onye chiri ya zere! anyi ga adicha oooooooo! Oga adiri anyi na mma oooooo! Ndi otum na acho nwanyi anyi ga alu, anyi ga enwetacha nke di mma ooooooooooo! Umu ada igbo na acho di, unu ga afu di nke unu oooo! onye biri ibe ya biri! Onwee Ada Anambra no ebe a di njikere iba n' ulo ya kpoturu m ka anyi karia ofuma. Daalu nu! |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by mgbogo: 2:20pm On Mar 28, 2010 |
What happend to your gender? Plastic surgery? nellaluv: |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by nellaluv(f): 2:32pm On Mar 28, 2010 |
Happy palm sunday. Ije kwo uka ta |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by mgbogo: 2:41pm On Mar 28, 2010 |
Anom duty! I ge eje uno ista? nellaluv: |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 3:34pm On Mar 29, 2010 |
mgbogo:lol, nsogbu di. |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by nellaluv(f): 4:23pm On Mar 29, 2010 |
^ ^lol. oginni. @mgbogo achom m ije biko, i no get strength. |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by metalgong5(m): 9:27am On Mar 31, 2010 |
Ndi Awka ekele m unu !! Ndi Anambara ekele m Unu!! Igbo bu Igbo ekelekwa m Unu !! Rie nu, muo nu, zucha nu, kacha nu!! Iseeeeeeeeeeeeee! |
Re: Igbo Kwenu! Anambra Kwenu! Kwezuonu! by Prodigalangel(m): 6:24pm On Mar 31, 2010 |
@nella, gini ka iji hichapu nwanyi dee nwoke? ( changed ur gender Y) @ metal, noo nwanne. |
A Nairaland Member Is Driving Me Crazy / Where are the Best Nigerian Nite Clubs in London? / Kaduna Babes And Guys. Pls Enter And Lock The Door Behind You.
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21 |