Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,160,814 members, 7,844,644 topics. Date: Thursday, 30 May 2024 at 03:48 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (294574 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (122) (123) (124) (125) (126) (127) (128) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MadCow1: 8:34am On Feb 19, 2013 |
Ndi Umunne na Umu Nna, Anam ekene kwa o!! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:53am On Feb 19, 2013 |
adabeke12:First of all,go down low. In other words,i bu agadi-nwanyi-baby Gi na Blackpikin bu perfect match.hahaha |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:55am On Feb 19, 2013 |
Mad Cow: Ndi Umunne na Umu Nna, Anam ekene kwa o!!Ya gazie. Kedu maka odozi aku ? aha gi a na-ato m amu oge obuna m huru ya. efi ara . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:11am On Feb 19, 2013 |
ifyalways: First of all,go down low.hahaha Romeo & juliet. ify sepu aka enwe n'ofe tupu church agbasaa. Adabekee m kee ka imere? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:22pm On Feb 19, 2013 |
ifyalways: Ya gazie. udi ihe n'agu ify a eekwa |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46pm On Feb 19, 2013 |
toshmann:nke ahu gbasara gi. A di m single and free,ihe obula guru m now,i go chop oge adighi [s]This trial marriage with darfur were the worst days of my e-life[/s] no action,only breeze. Achi kee ife ilo? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:48pm On Feb 19, 2013 |
Umunne m o nwere ihe di m nwute na-egbukwa m ariri n'obi m choro ikowatara unu maka na odi oke nkpa.A ga m ede ya n'igbo nani maka na o dighi nma nti ozo inu.Biko,unu nye m nti unu. nkpuru ubochi ole n'ole gara aga,a na m epioghari na nld we huchata tiredi ebe otu nwata nwoke si na o na-acho onye ga etinye ya na line ahia ibu ogwu ike (ntu).A gara m elepuru ya anya gafee kama anya m huchatara aha ya,o bukwa onye Igbo.Ya mere ,m deturu contacti ya,mecha zigara ya ozi mail. E deghi m aha m na mail-u ahu,ya mere o maghi onye ya na ya na-akpa. A juru m ya ajuju di iche iche gbasara ihe o choro ime,onye ebe obu,afo ole odi,ebe o bi,akara ekwe nti ya site na e-mail.O zakwara m ihe nile.Eziokwu bu na a juru m ya ihe nile ahu dika onye choro i nyere ya aka n'ihe o na-acho ie ibu ntu. Nwatakiri ahu di afo iri abuo na abuo cry ma nwekwa obi ike . Di m anoghi nso ugbu a, e nweghikwa dimkpa toputere etopute no m nso m were ike igwa ka o nyere m aka duo nwatakiri a odu.O na ewute m nke ukwu maka na e nwere m umunne nwoke nokwa di same afo.Ihe a bukwa nwanne nmadu,kama o di probably misguided site n'aku na uba,peers pressure.etc Biko,o nwere onye no ebe a nwere ike i nyere m aka,toziere ma gwa nwatakiri a okwu?duo ya ndumodu dika nwanne ya nwoke?A gaghi m etinye link tiredi ebe m matara nwata nwoke a kama a gwago m ya wepu contacti ya ebe ahu,under the guise na a gam enyere ya aka. A naghikwa m acho onye ga-enye nwata nwoke a ego(maka ndi uta na asiri dookwa),ihe m choro a gwula nwoke nwere ike inye ya ezi ndumodu,gba ya ume ma kowara ya n'uzo a dighi ebe ahu anya ya di. I nwere ike i dere m akwukwo mail na aham na nld@gmail.com .(okwa unu ghotara) Dalu nu. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 9:38pm On Feb 19, 2013 |
achi4u: hahaha Romeo & juliet. achi na cho okwu oh |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:48pm On Feb 19, 2013 |
ifyalways: Umunne m o nwere ihe di m nwute na-egbukwa m ariri n'obi m choro ikowatara unu maka na odi oke nkpa.A ga m ede ya n'igbo nani maka na o dighi nma nti ozo inu.Biko,unu nye m nti unu.Imere ofuma, Ibu ezi Ada Igbo anyi ji eme onu. Anyi ghotara ihe nile ikwuru, mana gini ga eme ka nwata di afo ahu na acho itinye aka nudi omume di otuahu? obuna oweghi nne na nna? otu osina diri oga di nma ma imepere ya otu thread banyere isiokwu'a ka owere anya ya hu ihe ndi nmadu ga ekwu banyere omume'a na ihe izendu di na yaa. tinye aha ya ebea ka ewe nyere ya aka, obughi ohe ojoo, afterall Nl bu faceless forum. obu uchem ka kwuru. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:55am On Feb 20, 2013 |
Dalu,Danilsa. Issue has been sorted.I mean i've got ndi ga-agwa ya okwu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by lonipeter(m): 11:33am On Feb 20, 2013 |
Can someone tell me the meaning of this Igbo word 'mkpi'? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 12:29pm On Feb 20, 2013 |
ifyalways: Dalu,Danilsa. Dalu Nwayioma |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:53pm On Feb 20, 2013 |
Ify i wu ezigbo nwa Ada Igbo. Ufodu ihe umuaka anyi n'eme n'amaghi ihe n'ebutere m Anya Mmiri. Mana chineke ga agozi gi maka ihe a imere. O gosiri na inwere omiko (compassion) ebe mmadu Ibe gi nu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 3:54pm On Feb 20, 2013 |
Otu a ka okwesili ka Osi na di,ibu ezi nche nwanne gi. Ify jide ka iji; maka onye asi ya jide ka oji mara na O na eme ofuma. umuigbo udo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 3:59pm On Feb 20, 2013 |
achi4u: Otu a ka okwesili ka Osi na di,ibu ezi nche nwanne gi.AchI4u lnokwa na obodo'a? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 8:08pm On Feb 20, 2013 |
DANILSA: AchI4u lnokwa na obodo'a?daniel enyi odum...anom yaaaaa o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:00pm On Feb 20, 2013 |
Adabeke kedu ka Achi si wee cho gi okwu? : )) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:05pm On Feb 20, 2013 |
Tosh,Achi,Danilsa,Dalunu. UsuRome,okuko-a iji style choro itolu,aka ji ya oh A mam na okuko Igbo na adi gi nma n'ahu. Otu a 4 lyfe. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:05pm On Feb 21, 2013 |
Ify I'm proud of you. I ga alu m? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 5:47pm On Feb 21, 2013 |
Umu Igbo kedu ka unu melu....? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:02pm On Feb 21, 2013 |
ifyalways: Tosh,Achi,Danilsa,Dalunu. Hahahaha okuku awusa Ify!! Okuku awusa!! Ndi otu a!! Ima ebe ano lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Realjude(m): 10:06pm On Feb 21, 2013 |
The igbo came from nowhere-discuss |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:13pm On Feb 21, 2013 |
romeo:Romeo Otele,tinye date.Weta ego wedding gown.Eze Nri,ndewo . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 11:22pm On Feb 21, 2013 |
otele: Ify I'm proud of you.Blood of Chukwu!!!!!! otele biko dee ur will nyem. otele: Ify I'm proud of you.Blood of Chukwu!!!!!! otele biko dee ur will nyem. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 3:28am On Feb 22, 2013 |
romeo: Adabeke kedu ka Achi si wee cho gi okwu? : )) kemgbe otupuberem onu owu ta ochoro i bide i tupum onu . owere ndi ozo choro ya nu. gwa achi ko hapum aka lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:30am On Feb 22, 2013 |
ifyalways: O-setiala Royal wedding: IfyTele 2013 Date: June 12. 2013 Venue: Westminster Abbey Pastor: his eminence venerable toshman Best man: Pres-Elect Come one come all Ma Ify egbughi m na marriage a, enweghi ihe ga egbu m Danilsa lekwa will m 1. Toothbrush m choro ka inyere m achi na virus 2. Enwere €40 enyi m nwayi nke Amsterdam nyere m, o nu na HSBC 3. Moto m nu na mechanic workshop nu Uzo ebe south west London 4. Daddy m kwere m nkwa £20.00 kemgbe 2 weeks. Nara ya de ego, jiri gbara ticket egwu Bol Enfield Animals versus millwall fc 5. Finally achoro m ka Ify nwunye m wuru spinster. Achoghi m ka Nwoke ozo luo ya. M na e dosa gi in charge. And ekwekwala ka oke mkpi ahu na anaghi eji Anya ahu nwayi bia ya nso ( I ma Onye m na ekwu maka ya) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:32am On Feb 22, 2013 |
Hey!!! Adabekee etinyelanu hot photo o Adabekee inwere enyi Nwoke? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 4:35am On Feb 22, 2013 |
otele: Hey!!! Adabekee etinyelanu hot photo o as in boyfriend m? a nwero m boyfriend oh. m di single ready to mingle |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 4:40am On Feb 22, 2013 |
BlackPikiN: akwukwo m na ga ofuma. me ngwa ngwa bia threadia. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:13am On Feb 22, 2013 |
adabeke12: Yeeeee, I ga eme mingle with me In short I ga alu m? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:15am On Feb 22, 2013 |
adabeke12: Adabekee eche m na I si na I di "single ready to mingle"? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:47am On Feb 22, 2013 |
otele: lmao adim single oh. giwa nwere nwanyi na outside nairaland na ni me nairalandi. |
(1) (2) (3) ... (122) (123) (124) (125) (126) (127) (128) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47 |