Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,512 members, 7,819,853 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 03:24 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (21) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292845 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (18) (19) (20) (21) (22) (23) (24) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:37pm On May 25, 2011
angry angry angry
Yes,happy happy with Paulinus na Longinus my 2 latest catches.
Ha abuo di egwu na "down" :touchdown,smackdown,downtown,rikom elu na ala.

Mehnn.obi oma na akpa m today.A maghim why?

@Agaba,okwa i si na onye chotara Romeo na Ikomi ga eketa oke n'ala eze?Olekwanu oke nke m?I brought Romanus,BabyO dota Ikomi,where is the promised "things" now?ahu m di very hot ugbu a,e neediri m coolant!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:29pm On May 25, 2011
Hhahaha, onye na acho ego n'isi m? a bu m osama? wetin lol, Ify di triple much lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:08pm On May 26, 2011
Odiegwu oo lol grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:15am On May 28, 2011
UmuIgbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii kiss

Uwa na ato m ka okpa 9th mile cheesy Aka aoru Chukwu di egwu cool

A no m n'ofe,ofe na ekpo oku !

chai . . . .On On On Citius,Altius,fortius!!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 1:22pm On May 31, 2011
ifyalways:

UmuIgbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii kiss

Uwa na ato m ka okpa 9th mile cheesy Aka aoru Chukwu di egwu cool

A no m n'ofe,ofe na ekpo oku !

chai . . . .On On On Citius,Altius,fortius!!!!

Ify kedu ihe n'eme? Idi ime ozo? nya burukwa eziokwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:49pm On May 31, 2011
romeo:

Ify kedu ihe n'eme? Idi ime ozo? nya burukwa eziokwu.
Romeoooooo cheesy
O burugodu German machine ka m na ya bi,Ime ozokwa?I na akowa na o soso "that thing" grin na ato uto or eme uwa ato uto tongue

Mba,a dighi m ime ozo kama a no m na uwa oma.
A na m eme point-and-kill,kill-and-eat na eat-and-sleep.

Onye fulu Olisa kele ya on my behalf,Ife o na emelu m di 5daful.Onu m juru na ekene!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChikiChik(f): 1:26pm On Jun 06, 2011
Na waa, ify happy new year, afurum na i no nofe na aguru anu na stew, werekwa nwayoo, ihe mmadu eme ghoo nke onye ozo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:56pm On Jun 06, 2011
Hmmm chuku chuku babe. Where have you been?

Good you are still alive
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:50pm On Jun 07, 2011
Chiki Chik:

Na waa, ify happy new year, afurum na i no nofe na aguru anu na stew, werekwa nwayoo, ihe mmadu eme ghoo nke onye ozo.
Rofl.
E jim nwanyo aguru di anu.
Kedu ife ilo cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:54pm On Jun 07, 2011
agabaI23:

Hmmm chuku chuku babe. Where have you been?

Good you are still alive

Ehe nu!! Ezigbo Agaba ohia, omachaputa! Onwere ebe i juru romeo udi ajuju ahu? onweghi. cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:00pm On Jun 07, 2011
ifyalways:

Romeoooooo cheesy
O burugodu German machine ka m na ya bi,Ime ozokwa?I na akowa na o soso "that thing" grin na ato uto or eme uwa ato uto tongue

Mba,a dighi m ime ozo kama a no m na uwa oma.
A na m eme point-and-kill,kill-and-eat na eat-and-sleep.

Onye fulu Olisa kele ya on my behalf,Ife o na emelu m di 5daful.Onu m juru na ekene!

Ifyyyyy asiri noo soso anu ka ina aguru na stew hahaha. Ihe na ato uto na egbu egbu nwanne nwanyi, Point and kill na Suya na eme abuba cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:08pm On Jun 09, 2011
Romeo o bu isi gi k'obu agba gi di ihe a? tongue tongue

agabaI23:

Romeoo
Chei onwero onye ga-eri ego nisi gi. Kedu onye chotara romeo? Nwanyi alakuba akorola romeo laa. ahinze chukwu maka taa

Romeo nnoo grin

BTW chuku chuku babe agbaala oso ozo. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:32pm On Jun 09, 2011
Chei, Emebielaha Ify m o sad
chei, legodi ihe credit crunch mega m ebe a. In front of my very before, ka Ify m na enwe añuri ka onye a na eme ihe ri añaa.

Hewu! Aji dada emeela m n'okpuru ihe angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:35pm On Jun 25, 2011
Biko puta n'elu ka anyi na afu gi anya cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:40am On Jun 28, 2011
Romanus, ihugakwa ihe m huga ngaa? Ihukwara ihe Ify m, Ify ke nani'm kwuga ngaa? Onye wu Paulinus na Longinus? Ebee ka ha si? Ara o na agba ha? Olee ete ha si mata Ify m?

Chei, ala ekwele ngwere gbaa aji!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:03pm On Jun 29, 2011
hahahahahhahahaa Ndi ara adaputasia!!
cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:32pm On Jun 29, 2011
Inyi di ochi

Ochi egbuom! grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:13pm On Jul 01, 2011
odumchi:

Inyi di ochi

Ochi egbuom! grin


gini togakwanu gi ochi angry ?
ihe a m kwuga ngaa, iche na owu joke angry eeh?
chei, ify igbuola m ooo, darfur wuzi onye eji achi ochi. atumbala azaalanu m o embarassed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 10:19pm On Jul 01, 2011
Igbo Ndi oma, ekelem unu. Ka otito diri Chneke nke nyere any onwa nke Julayi. Anakwam ayo Chineke ka oduo anyi na onwaa, ka ihe nile anyi na etinye aka buru ihe ga abara anyi uru. Onye nwe any nonyere unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:58pm On Jul 02, 2011
Igbo bu Igbo ekene m unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:42am On Jul 03, 2011
Oh ihe unu ji mgbisi akanyi eme n'eba bu ihe na atom ochi! Nsigi onwe ihe di ka ochi, ona gwo oria!

pres-elect:

gini togakwanu gi ochi angry ?
ihe a m kwuga ngaa, iche na owu joke angry eeh?
chei, ify igbuola m ooo, darfur wuzi onye eji achi ochi. atumbala azaalanu m o embarassed

Onye ebe anyi, andeh anabasalagi, Nnoh.

agabaI23:

Igbo bu Igbo ekene m unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:20am On Jul 03, 2011
Odumchi nwanne m, elee ete idi? Biko ihu Ify n'uzo, gwaram ya na o tiwaalam obi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 11:31am On Jul 03, 2011
pres-elect:

Odumchi nwanne m, elee ete idi? Biko ihu Ify n'uzo, gwaram ya na o tiwaalam obi.
Gini na ese, nini mere, o wu gini?.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by grafikdon: 3:34pm On Jul 03, 2011
Ndi be anyi ekene m unu. Ndu diri umu nwoke dirikwa umu nwanyi (okachasi umu agboghobia grin grin grin)


*Grafikdon switches to his dialect* . . . Otene aka ntili isi kanwa, ya kpatala na amahumu ivwhe n'emenu n'ogbakonwa. Anrew Uweh, Agaba, Ify, Odumchi Pres-Elect, Romeo, Chik, Ikomi. . . echetaramu echetaramu. . . nkene wu anya o! Ontekwene aka ayi ji maa njakirir kana, ya mere njili ti isis kana ka mu wele malanu nke na akpotu. Bikonu owulu na onwele ivwhe owhvulu futala nu, unu atui mu azu ka mu solo kowa nke wu akuko.


Onwezihi ivwhe ozo nnwele ikwu nu. Y a duwazie onehu.


grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:34pm On Jul 03, 2011
Cha Cha Cha Cha Igbo Kwenu?

Emm. . . Abum Nwa Afo Igbo amuru na Spain.

Nnem Bu Onye Spain kama Nnam bu Ezigbo nwaafor Abia.

Adikwam proud ina asu asusu Nnam n'enweghi nsogbu
cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:54pm On Jul 03, 2011
El Guapo:

Cha Cha Cha Cha Igbo Kwenu?

Emm. . . Abum Nwa Afo Igbo amuru na Spain.

Nnem Bu Onye Spain kama Nnam bu Ezigbo nwaafor Abia.

Adikwam proud ina asu asusu Nnam n'enweghi nsogbu
cheesy
Chukwu gozie gi. I kajara a kaja.
O bu nnagi muru gi.
I na-ede Igbo ka amuru gi na Nri.
Daalu soo wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:06pm On Jul 03, 2011
^ Daalu Nwanne m wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:14pm On Jul 03, 2011
Anom ofuma. Mvu Ify n'uzo nma ekwuruya grin

pres-elect:

Odumchi nwanne m, elee ete idi? Biko ihu Ify n'uzo, gwaram ya na o tiwaalam obi.

Chai, Nwanne anyi Nnoh! Amarim na nde di ka gi dinwa n'uwa. Ima otutu nde Anamuru na alibeke Amagi asusu wo, kama ih gbara iche. Biko meziwa! Aga inasu Igbo ofumma ibu onye anyi. cry (<-Akwa obi uto grin)

El Guapo:

Cha Cha Cha Cha Igbo Kwenu?

Emm. . . Abum Nwa Afo Igbo amuru na Spain.

Nnem Bu Onye Spain kama Nnam bu Ezigbo nwaafor Abia.

Adikwam proud ina asu asusu Nnam n'enweghi nsogbu
cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:48pm On Jul 03, 2011
wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:10pm On Jul 11, 2011
Ifyalways noooooooo dulling. angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:02pm On Jul 11, 2011
Ndi be anyi, ke ihe ana akpo 'I miss you' na Igbo? undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 5:10pm On Jul 11, 2011
El Guapo:

Ndi be anyi, ke ihe ana akpo 'I miss you' na Igbo? undecided

Agwa gi nà mám.

(1) (2) (3) ... (18) (19) (20) (21) (22) (23) (24) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 30
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.