Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,596 members, 7,823,589 topics. Date: Friday, 10 May 2024 at 12:05 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (216) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293193 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (213) (214) (215) (216) (217) (218) (219) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 10:51pm On Apr 19, 2015
preselect:

haaaaa shocked ekwuru m ya ekwu, eze umunwanyi ejidela onye nke a grin
Lol! Idi sure? Nna, abumu onye egwuruegwu, muna iwe na onuma esighi ofu uZo aga ma nwanne, osokwa gi, tolue eluigwe, adighim ofere nwete.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by zeb04(f): 10:57pm On Apr 19, 2015
tonychristopher:

So why can't u speak igbo..maka why

Zaam
. Maka mbi ugwu hausa

I don't want to desecrate your thread by speaking english so pls ride on
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by zeb04(f): 11:06pm On Apr 19, 2015
OdenigboAroli:

Nne,nnoo. We are your people and feel free to say whatever you feel like. And as per your inability to speak Igbo ,we will fix you up but it will cost you. Now,we got a lot of playful people here and we joke around but don't take it serious... mana idebekwa ukwu guys etie ya igba...lol
Asikwana na mu agwaro gi.

Once more,nnoo and we look forward to seeing you more...ndewo,nwada Aro.
emela oh dalu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:20pm On Apr 19, 2015
asadike:
nwokeoma, ikwuru ezioku? So ginwa gwa go romu udiri okwu a!

Eziokwu ka m kwuru nu. Anaghi m atu ashi n'uwa m a. Ina acho igwa m na enwebeghi onye gwara gi na imaka? Chei! Owukwa jolosi ji ha aka o.

Infact, nani aka gi m hiri na profile-u gi, m jiri anya m ji ahu oka kara aka, hu na onye nwe akaa ga awuririla enenebe ejeghi olu, akwa ugo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:22pm On Apr 19, 2015
preselect:

haaaaa shocked ekwuru m ya ekwu, eze umunwanyi ejidela onye nke a grin
Nwoke m kedu nke gbasara gi angry
Ndi akwuna gi na ha na asa efere na central london agwula? Ok taa wu sunday, grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:53am On Apr 20, 2015
heheeee grin
onu m shut up lipsrsealed

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 1:50am On Apr 20, 2015
toshmann:

Eziokwu ka m kwuru nu. Anaghi m atu ashi n'uwa m a. Ina acho igwa m na enwebeghi onye gwara gi na imaka? Chei! Owukwa jolosi ji ha aka o.

Infact, nani aka gi m hiri na profile-u gi, m jiri anya m ji ahu oka kara aka, hu na onye nwe akaa ga awuririla enenebe ejeghi olu, akwa ugo.
Lol! Ina sa zi mu isi, chai! Nwa,Igbu go mu. Infact, onyenwem,were mu mee ihe masiri gi.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 1:54am On Apr 20, 2015
asadike:
Lol! In asa zi mu isi, chai! Nwa,Igbu go mu. Infact, onyenwem,were mu mere ihe masiri gi.

shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked
haaaaaaaaaaaa!!!!!!! shocked shocked

"onyenwem?!!!! shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

"were m mee ihe masiri gi? shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

i no talk am? nwoke m a n'eji ogwu achu nwayi shocked shocked

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 2:09am On Apr 20, 2015
preselect:

shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked
haaaaaaaaaaaa!!!!!!! shocked shocked

"onyenwem?!!!! shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

"were m mee ihe masiri gi? shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked

i no talk am? nwoke m a n'eji ogwu achu nwayi shocked shocked
onye ihe m na ewe iwe, ya biko we wo ya, selense'. Lol. Anya ufu egbu go preselect
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:16am On Apr 20, 2015
asadike:
Lol! Ina sa zi mu isi, chai! Nwa,Igbu go mu. Infact, onyenwem,were mu mee ihe masiri gi.

Chei cheesy
Obi m, spec m kiss.
Hapu ndi iro ka ha n'agbaghari ka aturu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:46am On Apr 20, 2015
Ewo, O dikwa ka m abiaghi n'oge. Kedu ebe m no mgbe ihe a bidoro?

Chukwu goziere m onye bidoro mkparita uka a.

Ndi be anyi si na agbakoo ka ara eri udele, atotuo ngiga. O teela m ji acho ohere iji asusu igbo wee kparita uka ebe a; o ruola n'omume.

Ekele m onye ukwu na onye nta. Egbe bere, ugo bere. Nke si ibe ya ebena, nku kwapu ya!

Ndeewo nu!

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:22am On Apr 20, 2015
NSOGBU ADIGHI

JUST KEEP TRYING, WE WILL LAUGH MANA NSOGBU ADIGHI

OBELE OBELE KA EJI ARA OFE DO PKU

MANA ICHOKWA PRIVATE IGBO LECTURES IN SENSUAL WAY, IKPOTURU M O

UDO DI

zeb04:
. Maka mbi ugwu hausa

I don't want to desecrate your thread by speaking english so pls ride on
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:24am On Apr 20, 2015
GBAM, OFUMA

IBU ONYE EBE

ENWERE NDI ICHEA NA UMU ADA KARA AKA NA THREADIA

KWANYERE HA UGWU

NNA IMELE OFUMA

IBU ONYE EBE NNA ?

BornSad:
Ewo, O dikwa ka m abiaghi n'oge. Kedu ebe m no mgbe ihe a bidoro?

Chukwu goziere m onye bidoro mkparita uka a.

Ndi be anyi si na agbakoo ka ara eri udele, atotuo ngiga. O teela m ji acho ohere iji asusu igbo wee kparita uka ebe a; o ruola n'omume.

Ekele m onye ukwu na onye nta. Egbe bere, ugo bere. Nke si ibe ya ebena, nku kwapu ya!

Ndeewo nu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:25am On Apr 20, 2015
asadike:
onye ihe m na ewe iwe, ya biko we wo ya, selense'. Lol. Anya ufu egbu go preselect

preselect kpachara anya gi...ana kwam ebe akwa ikpu. jukwa okeikpu

asa mama, preselect ona enye gi nsogbu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:26am On Apr 20, 2015
agu

jiri nwayo maka iku gi ibi?

lol

toshmann:

Nwoke m kedu nke gbasara gi angry
Ndi akwuna gi na ha na asa efere na central london agwula? Ok taa wu sunday, grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:31am On Apr 20, 2015
gbam

obu na imaghi na anyi suba oyibo ebe, ndi ofe ga ejiri threadia mee pooppiii ... threadia bu the longest thread...ghahara m maka oyibo m

enwere ikpu dikwa egwu ebea, nwekwa ndi isi ukwu di funny ebea ndi dika okeipku,preselect, asadike, lovelylilac, genigrigi,toshmann na ndi otu ya

anyi by umunne, kene kwa ifyalways biko

dalu

XBLadez:
Tonychristopher, biko, nwanne, ewele iwe. Amaghim na obu sooso Igbo ka anyi kwesiri isu ebe a. Ihe oma ka obu, nwanne. Uchem di ya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:32am On Apr 20, 2015
BornSad:
Ewo, O dikwa ka m abiaghi n'oge. Kedu ebe m no mgbe ihe a bidoro?

Chukwu goziere m onye bidoro mkparita uka a.

Ndi be anyi si na agbakoo ka ara eri udele, atotuo ngiga. O teela m ji acho ohere iji asusu igbo wee kparita uka ebe a; o ruola n'omume.

Ekele m onye ukwu na onye nta. Egbe bere, ugo bere. Nke si ibe ya ebena, nku kwapu ya!

Ndeewo nu!
_
:-|
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:38am On Apr 20, 2015
Nnam imelu ofuma

Chukwu dube gi

Ihea bu threadi ndi igbo ma obu ndi ihe igbo na amasi

ACM10:

Odogwu nwoke, daalu maka oku i kporom. A maghim na e nwere thread maka ndi be anyi na nairalandi. Ihe banyere Igbo na anu mu oku n'obi nke ukwuu. Igbo bu Igbo ekene mu unu. . .kenezue unu. . .rie nu. . .mua nu. . .zua nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:39am On Apr 20, 2015
osi gini

nna ibu onye china?

TheWriter:

_
:-|
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:40am On Apr 20, 2015
zeb04:
. Maka mbi ugwu hausa

I don't want to desecrate your thread by speaking english so pls ride on

nsogbu adighi

enwere umunnne dika ezeagu, PAGAN9JA, odumchi, EzePromoe, magkhan, Wulfruna, Radoillo, Ishilove, buchichukwu69, Daverytimes, VickyRotex, conyema12, Caracta, Emmayur, tk4rd, uduokirika1, omarhlichanwa, chinnelle, AsanwaKC, Phut, passion007, Chigold101, mildteddy, softwhispers, donbenie, DesChyko, chrisviral, Niwdog, ImperfectMe, IGBOnation, bigfrancis21, Benfaco, nwadiuko1, timsbee, executivegej, Harvard13, Tinyemeka, UjSizzle, christopher123, Optimall, moca, UjSizzle, telexfree1, Luckygurl, Mbkite, DaimlerBen, Ihuomadinihu, vinxce, EzePromoe, e4e5d4d5, odumchi, OdenigboAroli, smartsoft, agabaI23, asadike, Okeikpu, tonychristopher, adorebee, Lilimax, PaulCI, Peppyluv, JustCare, ifyalways, JustCare, toshmann, preselect, oziomatv, skimpychick, OreMI22, Nnewi1stSon, centje, Handsomegod, spyder880, iconize, IGBOSON1, eaglechild, Kcinho, Emperoh, mensdept, frakdon, BuddahMonk, CaptainOjemba, colored, ckenneths, Bishop42, biafrandream, cjrane, tranxo, myhobbies, write2obi, all4naija, osystein, Zonacom, Get2go, FreeGlobe, yellowsun, oneeast, Malawian, InyinyaAgbaOku, BuddahMonk, HappyJoe, chidyhels, asha80, ak47mann, Kagame, Zonacom, Hishuula, Dainfamous, FKO81, ACM10, enochnochi, Schematics, bankson80, Myluv1, MusaIbrahim1, ikoloanambra, Abagworo, investnow2013, rafindo, enochnochi, Igbonazy, chino11, manchy7531, LordNaya, lygn19, XBLadez, B2mario, GreenCap, millionaireman, Ihedioha2015, emmysoftyou, ejiyke2007, Nedu09, lygn19, IGBOSON2, osayuwamwen, ROYALD, RareDiamond, sCun, ejiyke2007, mandax, saintendurance, UnknownT, millionaireman, MI6Surveillance, anitabeauty, Ikwokrikwo, Ahmed4002

ga akuziri igbo

dalu

ndi be anyi eken m oooooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:16am On Apr 20, 2015
tonychristopher:

GBAM, OFUMA

IBU ONYE EBE

ENWERE NDI ICHEA NA UMU ADA KARA AKA NA THREADIA

KWANYERE HA UGWU

NNA IMELE OFUMA

IBU ONYE EBE NNA ?

Nwanne m, daalu. Abu m onye Anambra. Dika i si wee kwuo, achoputala m na o nwere ndi agabiidu n'ihe gbasara asusu igbo no ebe a. Eji m ohere a wee na-ekele onye elu na onye ala. Ana m asi ka oseburuwa gozie unu niile n'ofu n'ofu. Ka anyi na-aga n'iru na-enweghi egwu obula n'ihi na onye anyi no n'obi ya kara aka.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 10:19am On Apr 20, 2015
BornSad:

Nwanne m, daalu. Abu m onye Anambra. Dika i si wee kwuo, achoputala m na o nwere ndi agabiidu n'ihe gbasara asusu igbo no ebe a. Eji m ohere a wee na-ekele onye elu na onye ala. Ana m asi ka oseburuwa gozie unu niile n'ofu n'ofu. Ka anyi na-aga n'iru na-enweghi egwu obula n'ihi na onye anyi no n'obi ya kara aka.

ISEEE

AGA EYERE GI AKWA?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:20am On Apr 20, 2015
tonychristopher:

osi gini

nna ibu onye china?

O dika o bu onye ugwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 10:30am On Apr 20, 2015
tonychristopher:

preselect kpachara anya gi...ana kwam ebe akwa ikpu. jukwa okeikpu

asa mama, preselect ona enye gi nsogbu?
preselect na enye mu ezigbo nsogbu. Nwokeoma, ke kwanu? Ke ebe oyigi nwoke okeikpu bu dimu oma no?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 11:56am On Apr 20, 2015
tonychristopher:
gbam

obu na imaghi na anyi suba oyibo ebe, ndi ofe ga ejiri threadia mee pooppiii ... threadia bu the longest thread...ghahara m maka oyibo m

enwere ikpu dikwa egwu ebea, nwekwa ndi isi ukwu di funny ebea ndi dika okeipku,preselect, asadike, lovelylilac, genigrigi,toshmann na ndi otu ya

anyi by umunne, kene kwa ifyalways biko

dalu

Odimma, bros. Udo di grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:03pm On Apr 20, 2015
XBLadez:

Odimma, bros. Udo di grin

gbado anya nna, nkwucha abughi ujo..ina anu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 12:03pm On Apr 20, 2015
asadike:
preselect na enye mu ezigbo nsogbu. Nwokeoma, ke kwanu? Ke ebe oyigi nwoke okeikpu bu dimu oma no?

ichoro ka m kuo preselect ibi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 12:17pm On Apr 20, 2015
tonychristopher:

gbado anya nna, nkwucha abughi ujo..ina anu?
Eziokwu ka I kwuru. Imela, nwanna
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:24pm On Apr 20, 2015
BornSad:

O dika o bu onye ugwu.
_
undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 10:31am On Apr 21, 2015
zeb04:
. Maka mbi ugwu hausa

I don't want to desecrate your thread by speaking english so pls ride on

umunne biko nu, nyere nu nwanne m nwanyi aka, ochoro imuta ka esi asu igbo, obiri na ugwu awusa, kedu ife aga eme ya..dalu

ubosi oma

bigfrancis21 musing2 asadike Radoillo tonychristopher asadike, ezeagu, OreMI22 PAGAN9JA, odumchi, EzePromoe, magkhan, Wulfruna, Radoillo, Ishilove, buchichukwu69, Daverytimes, VickyRotex, conyema12, Caracta, Emmayur, tk4rd, uduokirika1, omarhlichanwa, chinnelle, AsanwaKC, Phut, passion007, Chigold101, mildteddy, softwhispers, donbenie, DesChyko, chrisviral, Niwdog, ImperfectMe, IGBOnation, bigfrancis21, Benfaco, nwadiuko1, timsbee, executivegej, Harvard13, Tinyemeka, UjSizzle, christopher123, Optimall, moca, UjSizzle, telexfree1, Luckygurl, Mbkite, DaimlerBen, Ihuomadinihu, vinxce, EzePromoe, e4e5d4d5, odumchi, OdenigboAroli, smartsoft, agabaI23, asadike, Okeikpu, tonychristopher, adorebee, Lilimax, PaulCI, Peppyluv, JustCare, ifyalways, JustCare, toshmann, preselect, oziomatv, skimpychick, OreMI22, Nnewi1stSon, centje, Handsomegod, spyder880, iconize, IGBOSON1, eaglechild, Kcinho, Emperoh, mensdept, frakdon, BuddahMonk, CaptainOjemba, colored, ckenneths, Bishop42, biafrandream, cjrane, tranxo, myhobbies, write2obi, all4naija, osystein, Zonacom, Get2go, FreeGlobe, yellowsun, oneeast, Malawian, InyinyaAgbaOku, BuddahMonk, HappyJoe, chidyhels, asha80, ak47mann, Kagame, Zonacom, Hishuula, Dainfamous, FKO81, ACM10, enochnochi, Schematics, bankson80, Myluv1, MusaIbrahim1, ikoloanambra, Abagworo, investnow2013, rafindo, enochnochi, Igbonazy, chino11, manchy7531, LordNaya, lygn19, XBLadez, B2mario, GreenCap, millionaireman, Ihedioha2015, emmysoftyou, ejiyke2007, Nedu09, lygn19, IGBOSON2, osayuwamwen, ROYALD, RareDiamond, sCun, ejiyke2007, mandax, saintendurance, UnknownT, millionaireman, MI6Surveillance, anitabeauty, Ikwokrikwo, Ahmed4002,ikwerremilitant, hopeathand
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 11:33am On Apr 21, 2015

(1) (2) (3) ... (213) (214) (215) (216) (217) (218) (219) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.