Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,223 members, 7,957,514 topics. Date: Tuesday, 24 September 2024 at 01:56 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301327 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:29pm On May 27, 2010 |
Bia Darfur onwere onye nhuru na eme tea ka ndi awusa festac na tarafaga, owu gi di ihe ahu? onye ahu na asu asusu dika ndi owerri onwuya mere ihe nji na aju. jisie ike nwanne maka onye ayiyo ka onye oshi mma. Biko onye na aga fada edeh jide kwa candle ato of diff colours maka nani agaba, ofu candle agaghi ezu maka ihe jiri ya wu nwoke na isi kariri akari. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:51am On May 28, 2010 |
Le lee nwa aruru alaa? O kwa gi si na nke ibu wanye m i ji mara ihe m bu ka oha. Biko nke I bu ka. Werekwa candle isii different colours ma I gawa. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:28pm On Jun 02, 2010 |
agaba kedu nke neme ? inaghi ajukwa ase m anyi ona ese okwu ,mana onweghi ihe mebiri aka m nokwaya , ify , tosh na ndi nile igbo na masi anam ekele onye obula daalu kwanu 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:14am On Jun 03, 2010 |
biko nu kee onye ma onye kuru egwu ahu si na "ano m na ofe na asu putu putu" Agaba any idea? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:51pm On Jun 06, 2010 |
ebee ka ndi igbo nile gala, bikonu treadia adighikwa ka odi na mbu , biko onye obula nye aka kpoghachite umunne anyi nile azu mgbe mbatara ebea na oge mbu onye obula na na tunye okwu kwa ubosi mana ugbua odighizikwa otua, ndi igbo anyi ji eme onu bikonu ka anyi nyuko mmamiri onu ka ogba ufufu ekelekwam unu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 11:35pm On Jun 08, 2010 |
ogamba: Okwu gi amaka. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:26am On Jun 19, 2010 |
Umigbo kedu nke na-eme? onye obuna agbaala oso Ikomi O dika Camerom ji gi n'oru? Dafur, ha si gi Ikwusi i re Ota pia pia gi, ogwu oke na garri ? Otele Ike nsi bia ebe a O lekwanu presido, O ju ujo achu nwanyi Kedu maka Toshi nwanyi? Anu a na agba egbe O na-acho condom, the crown prince of umumkpi Bia Ogamba, isi m mere gi nini? A no m ya. Ozioma TV Andre a no m ekele oo echefuikwa m Romie, ama m na nwanyi alakuba akparala ya aka. uwa di egwu oo Nke onye na-eme ya gaziere ya ooo. Udo di |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 6:47pm On Jun 19, 2010 |
Umunne m anyi no ya o! Eji m aka na ukwu siri onye o bula ike n'ala. Ekele m unu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:11pm On Jun 19, 2010 |
Wislet, Udo di. Ukwu di siri anyi ike na ala. Ndewo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 11:18pm On Jun 19, 2010 |
Wislet:Bia Wislet, onwekwara ka okwugia di. Kedu ihe i choro ka ndi ngworo na ndi ozo ukwu na enye nsogbu. I mean those who are lame and those with lower limb problems. Kwayere ha ugwu. Ugwu wu nkwi nkwi nwanyi amuta ibe. (Popular Isinweke saying). |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 12:02pm On Jun 20, 2010 |
Nwanne m, okwu ahu aputaghi ihe iche na o bu. Ihe o putara bu na eji m aka na onye o bula ji nke o ji, ma o bu na onye obula di mma. Ighotala? O bu akpaalaokwu. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 6:47pm On Jun 20, 2010 |
Urhobo waaadoooooooooooooooooo!!! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:49pm On Jun 20, 2010 |
lol Chamosex kedu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 6:57pm On Jun 20, 2010 |
Odi mma . . . .Dalu Ote kwana |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:01pm On Jun 20, 2010 |
Hmmmm O tegokwa I na-anwa |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 7:08pm On Jun 20, 2010 |
Ogini? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:10pm On Jun 20, 2010 |
You have reached the last bus stop. I said 'you dey try' |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 7:20pm On Jun 20, 2010 |
Ehe Anya m ji fu gi egbulam |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:52pm On Jun 20, 2010 |
chamotex:I heard you are dating an Igbo girl |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:05am On Jun 21, 2010 |
agaba mkpum i ka di ndu? anuru m na i gbara okada from london to south africa, the okada emebie na sahara desert. olee ete ishi survive-o the thing? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:25pm On Jun 21, 2010 |
Chei lekwa onye iberibe ibe m a Oburozi gi bu m na the Okada? Echekwara m ma I nwuru na Bokina faso mgbe Okada gi mere mmebi m banye Keke napep. Ahinze chukwu na I ka di ndu. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:32pm On Jun 23, 2010 |
ehheeeeeeeeeeeeee tredia a adikwala ka ona adi na mbu, agaba anam ekele ima na iso na ihe ana eme na tredia , mana gwam nke bu eziokwu anurum na isi obodo elizar gbara okada we jebe south africa , inwekwara luck oo maka oburu na ndi lebel angola no na province cabinda jidere gi ndi togo team kara ika gi mma , ima na obu ebe m no amam maka ha ofuma , mana ifulozi ihe ndi (spoiled eagle) mere anyi ofolo obele ihe kam nju nri nwunyem butere m mgbe ha tere anyi ure mana biko onye obula agbazila okada ije south africa maka ile egwulegwu iko uwa nile, onye obula choro ije south biakwutem agam enye ya ego oga eji banye ugbo elu ya kpoturum na igwe okwum 090419419 agam ezitere ya ego site na aka ndi western union , unu ma na abum omepuru onye ona erido ekelekwam unu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:32am On Jun 24, 2010 |
ogamba ya awuru ugbua akupuru nigeria ka i ga ekwute okwu free ticket to south. after agaba gbara okada ga tokiri na sahara desert ebe o n'acho iga lee bolu. anyway, inwekwara ike nye m ya wu ticket, aga m ere ya ebea jiri ga zuru garri na south london from otele |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:34pm On Jun 30, 2010 |
Oteleeeeeeeeeee |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:00am On Jul 01, 2010 |
missing me? agara m vacation. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:09am On Jul 01, 2010 |
Ike nsi Welcome back! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by anitabest(f): 11:36am On Jul 01, 2010 |
Ndi Igbo ara agbakwala unu ooooooooo. kele nu, drink nu, onwu nu hahahahahahahahaha. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:19am On Jul 05, 2010 |
umunna, toshmann nwa mama na ekele unu o, agbusi gbara otele 1 eju n'efe n'elu anu ana agba egbe . . o n'acho condom 1 crown prince of umumkpi1 the first son of the great ezeala1 of umumkpi, . . . . conqueror of the british empire. grandson of ezemkpoto1 of umumkpi great grandson of eleweukwu1 of umumkpi . . . . hero of the war of attrition of 1849. great-great grandson of adagaduga . . . founder of the ancient kindgom of umumkpi and leader of the great migration from the land of adigboloja in the valley of zambezi to umumkpi just east of the niger. tuonu m aha umunne m, odighi easy maka ndi nu na obodo obama, hapi indipenda. king george gbakwaa uka. maka ndi huru m n'anya . . si nu m hapi bayiday(birthday) echi 5th july maka ndi hate-iri m, ga kpoonu ishi na okwute bu aja maka umuoma nile mara mma . . . ya gazie maka ndi joro njo . . .chegharianu cha-cha-cha . . igbo kwenu . . yaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:36am On Jul 05, 2010 |
Toshi onye nke m the crown prince of umumkpi Anu a na-agba egbe O na-acho condom Agbakaria O dokara g-string happy birthday ooo!!!!!!!!!!!!!!!!! Rienu, nuooonu Iseeeeeeeeeeee |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:33pm On Jul 05, 2010 |
Toshieeee Happy birthday oooh.Jehovah a gaghi ekwe ka G-string na ihe nile no na ime ya gbuo gi.I ga adi ndu. . . I ga emeri all types and kinds of onwuwa G-strings.Happi buffday [s]Im giving u a special treat,paying Felimbombo to be with u for 3 days [/s] otele:Yeah Otele m biara kpachie for some days.Nna mehn it wasnt funny.Otele di soft dikwa nkpa nwannem,ejighizim Otele m eti play |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 4:05pm On Jul 05, 2010 |
Nezia Nezia, Obodo anyi wu Naijiria emegi ofuma na egwuruegwu bolu mba uwanile (world cup). Mana nwa afo Igbo Chineke goziri agozi mepukwara anyi n'ihere. Aha ya Kalu Uche. Ogbalikwara kunye okpu golu abuo. Biko kupuru ya aka. Igbo ndi Chineke goziri agozi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:09pm On Jul 05, 2010 |
Agbamafo Oma Toshmann. Igbo ekelela m unu. 1 Like |
(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 29 |