Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,160,811 members, 7,844,625 topics. Date: Thursday, 30 May 2024 at 02:09 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (75) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (294567 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (72) (73) (74) (75) (76) (77) (78) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 3:47pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: nwanne udo gba shoe

"Udo gba shoe"...This slang is so f..ucking cool.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 3:49pm On Oct 04, 2012
ChinenyeN:
Lol i maghi na o bukwa mgbe niile ka unu na-eme m ihe ochi n'ebea. grin Ma m biaghi ebea gi ma na ubochi m adibeghi complete.

Addiction! Go check in...lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 3:50pm On Oct 04, 2012
NRI PRIEST:

"Udo gba shoe"...This slang is so f..ucking cool.

okwa gi ma oo......
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 3:53pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: nwanne udo gba shoe

Biko, kedu ihe nkea putara??

Gbapu ya shoe nah grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 3:58pm On Oct 04, 2012
odumchi: Ndi Igbo, asi m ka m juogodi unu ajuju:

Kedu ka unu si ekwu "it depends" na okwu Igbo? Biko nu, na onye asakwala m "o dependiri" maka igwakata Bekee na Igbo adighi nma.

Ndeewo nu o,.

Odogwu Aro,kedu ka ife si aga? Ama m na odeshi na nkolo gi. Maka ajuju ijulu banyelu ife "it depends" putalu; Onweli ka ndi obuna si ekwu nke fa..Imilikiti Nde Idenmili na asi "oso na" ufodu na asi "ora ka".
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 5:09pm On Oct 04, 2012
Maria-G:
@Achi, ekkwena kam malie gi iru o....kparikwa onwe gi there. Handulu ahui, oyiri gi nke nwoke?

@Otele, gwam ihe ndi ahu ikwuru abighi eziokwu....

@Antivirus, I hate you too
kedu ihe kpatara iji kwu udiri okwu ahu? It's too strong!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:42pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: kedu ihe kpatara iji kwu udiri okwu ahu? It's too strong!
how can you hate Noigeria *sobs*
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 8:09pm On Oct 04, 2012
Maria-G:
how can you hate Noigeria *sobs*
sinile d'mentia!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:39pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: sinile d'mentia!
nkea bukwa gini?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:45pm On Oct 04, 2012
Ehen,Anti virus,owu gi ka m cho bia ugbu a.E kere m akwa n'obi,ready for ogu. angry

A kporo m gi isi okpukpu Na threadi dede Andre,gini emezia?I ga-akwatu elu igwe cheesy O putara na i maghi na I bu ezigbo isi okpukpu ? cheesy

welu ya nwayo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 11:04pm On Oct 04, 2012
Elos Agos:

okwa gi ma oo......

That's a core Anambra slang...means peace abounds. Ighotago ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 11:06pm On Oct 04, 2012
ifyalways: Ehen,Anti virus,owu gi ka m cho bia ugbu a.E kere m akwa n'obi,ready for ogu. angry

A kporo m gi isi okpukpu Na threadi dede Andre,gini emezia?I ga-akwatu elu igwe cheesy O putara na i maghi na I bu ezigbo isi okpukpu ? cheesy

welu ya nwayo.

Biko, hapu nwannem aka...obala Antivirus na ele ajo oku ! Ify,olee otu irikwanu...lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 11:11pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: sinile d'mentia!

Nwanne,biko jilie nwayo ebe nwa ada M.Goretti no...Izu ka nma na nne ji.....Amakwanu mu na ife di asa masili gi mana malu na obu ngala ka eji agbalu efi oso...lol


Nwayo nwayo ka eji alacha ofe di oku.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 11:16pm On Oct 04, 2012
Maria-G:
nkea bukwa gini?

Wetuo anya gi na ana and read between the lines....nwata aduu na iku anya ma oghotalo aga alupia anya ? Odi mu ka onwee ife iji "Antivirus" choo iwelu...lol

Odenigbo onye olu !
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:50pm On Oct 04, 2012
Antivirus92: I hate nigeria!

Tọ nmeji o!

Oji ikike ebi ndu na-eji ikike ala!

ifyalways: Ehen,Anti virus,owu gi ka m cho bia ugbu a.E kere m akwa n'obi,ready for ogu. angry

A kporo m gi isi okpukpu Na threadi dede Andre,gini emezia?I ga-akwatu elu igwe cheesy O putara na i maghi na I bu ezigbo isi okpukpu ? cheesy

welu ya nwayo.

Oboro dike ogu boro onwe ya onwu. grin

NRI PRIEST:

Odogwu Aro,kedu ka ife si aga? Ama m na odeshi na nkolo gi. Maka ajuju ijulu banyelu ife "it depends" putalu; Onweli ka ndi obuna si ekwu nke fa..Imilikiti Nde Idenmili na asi "oso na" ufodu na asi "ora ka".

Arunsi Nri,

Ndeewo o. Eke kere uwa naha eyere anyi aka; Ihe niile na-agazi. O ugbua ka m biara mara na o otu ndi ife si ekwu ya dicha iche-iche.

Ka m juogodi: kedu ihe wu "odeshi"?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:54am On Oct 05, 2012
Maria-G:


@Otele, gwam ihe ndi ahu ikwuru abighi eziokwu
Ya wuru ashi ka m shikwe n'elu osisi ede daa na ala
Ya wuru ashi, ka Ify nyekwa m happy ending after rice
Ya wuru ashi ka m gbara oto saa ahu taa

Toshman ji Umu ise. From five women. Imee add nke gi ya awuru six. And ha Nile nwere de same name, tosh jnr.
Otu wu nwayi, aha ya wu queenosh.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:55am On Oct 05, 2012
Juo Ify. Ify ma many things.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 5:12am On Oct 05, 2012
ifyalways: Ehen,Anti virus,owu gi ka m cho bia ugbu a.E kere m akwa n'obi,ready for ogu. angry

A kporo m gi isi okpukpu Na threadi dede Andre,gini emezia?I ga-akwatu elu igwe cheesy O putara na i maghi na I bu ezigbo isi okpukpu ? cheesy

welu ya nwayo.
ify biko melu m ebele! Ibatara na mbelede ebem di busy na-aralu ura. MANA IFY ECHEM NA M BU GENTLEMAN? Kedukwa ka m si buru isiokpukpu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 5:18am On Oct 05, 2012
odumchi:

Tọ nmeji o!

Oji ikike ebi ndu na-eji ikike ala!



Oboro dike ogu boro onwe ya onwu. grin



Arunsi Nri,

Ndeewo o. Eke kere uwa naha eyere anyi aka; Ihe niile na-agazi. O ugbua ka m biara mara na o otu ndi ife si ekwu ya dicha iche-iche.

Ka m juogodi: kedu ihe wu "odeshi"?
oke odumchi, mana iji idea na drop m statement! Lol!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 5:24am On Oct 05, 2012
NRI PRIEST:

Wetuo anya gi na ana and read between the lines....nwata aduu na iku anya ma oghotalo aga alupia anya ? Odi mu ka onwee ife iji "Antivirus" choo iwelu...lol

Odenigbo onye olu !
so odenigbo nwannem ina afu ihea m na afukwu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:06pm On Oct 05, 2012
otele: Juo Ify. Ify ma many things.
umunna bikonu oh!
Ezigbo nkpu ka m na-eti .
Unu nyelu m aka juo Otele ihe o na achuggari m n'ike n'ike. shocked cheesy shocked

Enyi a, o gini?E ji m gi ugwo?

O chi m. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:10pm On Oct 05, 2012
Nri na Virus,ugba adiro. cheesy. Kee ife unu lozi?
Asa Otu na ekene.

Olenu Pres elect?it's weekend,man must azonto sad cry embarassed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:13pm On Oct 05, 2012
Antinje and Nrimmuo, ahotabeghi m ihe unu kogara ebe ahu....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 2:41pm On Oct 05, 2012
Maria-G:
Antinje and Nrimmuo, ahotabeghi m ihe unu kogara ebe ahu....

Kedu nke I na aghotalo??
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 3:08pm On Oct 05, 2012
Maria-G:
Antinje and Nrimmuo, ahotabeghi m ihe unu kogara ebe ahu....
kedu ihe iji ihe anyi kogara eme ebe ikporo m asi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:05pm On Oct 05, 2012
ifyalways: umunna bikonu oh!
Ezigbo nkpu ka m na-eti .
Unu nyelu m aka juo Otele ihe o na achuggari m n'ike n'ike. shocked cheesy shocked

Enyi a, o gini?E ji m gi ugwo?

O chi m. cheesy

very soon m ga egosi ya ihu m na eji anyu nshi gbara agba angry
ifyalways: Nri na Virus,ugba adiro. cheesy. Kee ife unu lozi?
Asa Otu na ekene.

Olenu Pres elect?it's weekend,man must azonto sad cry embarassed
anu m ya full time, weekend azonto . . . . with activated obioma cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:52pm On Oct 05, 2012
NRI PRIEST:

Kedu nke I na aghotalo??
ihe ahu Antinje dere ebe ahu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:54pm On Oct 05, 2012
Antivirus92: kedu ihe iji ihe anyi kogara eme ebe ikporo m asi?
mua nke a? Mkporo gi asi? Olee mgbe o?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 7:27pm On Oct 05, 2012
NRI PRIEST:

That's a core Anambra slang...means peace abounds. Ighotago ?

Ighotaghi m......lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 9:17pm On Oct 05, 2012
Maria-G:
mua nke a? Mkporo gi asi? Olee mgbe o?
STRENGTH OF A WOMAN!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:15am On Oct 06, 2012
Odumchi,"odeshi" means "no cause for alarm"....Ighotago ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:19am On Oct 06, 2012
Elos Agos:

Ighotaghi m......lol

Nwanne,o ginidi ka I na ako sef? Aghotalom ife ina ekwu.

(1) (2) (3) ... (72) (73) (74) (75) (76) (77) (78) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.