Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,166,098 members, 7,863,844 topics. Date: Tuesday, 18 June 2024 at 07:41 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (83) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (295724 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (80) (81) (82) (83) (84) (85) (86) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 2:42am On Oct 14, 2012
Maria-G:
shut up.....
*chelu*,isim "shot up"?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:33am On Oct 14, 2012
lol,antivirus jirikwa nwayo o grin
toshman ga egburu gi onwe ya o.

but mrs toshman, anyi na enwe obi oma ebe a . . . ama m na iwu onye obioma(azonto levels grin) mana bikonu anyi choro udo wink

antivirus wu nwanne anyi nwoke kara aka, gi wu nwanne anyi nwayi mara mma . . . udo diri ndi igbo nile
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:05am On Oct 14, 2012
ah ah, umunne m, okwa egwu ka m n'egwu nah....ok, Antinje na Nri priest, adim sorry, gbaghaluzie m.....if my words are offensive to you...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:03am On Oct 14, 2012
Maria-G:
ah ah, umunne m, okwa egwu ka m n'egwu nah....ok, Antinje na Nri priest, adim sorry, gbaghaluzie m.....if my words are offensive to you...

nne buru gaba...anyi agbahalugo gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 9:17am On Oct 14, 2012
Maria-G:
ah ah, umunne m, okwa egwu ka m n'egwu nah....ok, Antinje na Nri priest, adim sorry, gbaghaluzie m.....if my words are offensive to you...

Jiri okuko ocha na ewu oji we bia yo mgbagharu
wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:32am On Oct 14, 2012
lalaosky:

nne buru gaba...anyi agbahalugo gi
undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:35am On Oct 14, 2012
Gini na afio?

Ify, as eze nwanyi asiri, ji obi oma na önu (joy) ekwuputa the arrival of Nwa ohuru.

Ikomi na Ghettochyk a mugolu anyi Nwa Nwoke, dimkpa. Nwa afo Igbo through and through. Nwa bialu uwa nno. Nwa a ga eto na amamihe, nsopuru na egwu Jah.

Biko, o nwelu onye siri ofe ohuru?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:53am On Oct 14, 2012
O nwelu onye ma egwu ndi a? O na-ewu(twas in vouge) Oge m nno secondary skull.

"one day na one day.
A senior man go die.
He go to hell fire.
He no go fit come back to repent again"

Na

"oh Maggie, oh Maggie.
Maggie otu a ka i di?
Maggie otu a ka i di na ofe?
Maggie na-eme ike waka waka waka"
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 1:31pm On Oct 14, 2012
Uka agbasala
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 1:32pm On Oct 14, 2012
Uka agbasala cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 2:20pm On Oct 14, 2012
ifyalways: Gini na afio?

Ify, as eze nwanyi asiri, ji obi oma na önu (joy) ekwuputa the arrival of Nwa ohuru.

Ikomi na Ghettochyk a mugolu anyi Nwa Nwoke, dimkpa. Nwa afo Igbo through and through. Nwa bialu uwa nno. Nwa a ga eto na amamihe, nsopuru na egwu Jah.

Biko, o nwelu onye siri ofe ohuru?


Heiyaa; ekene m agalu ya na oliaku ya...ka olisaebuluwa gozie nwa ofuu afu ma nyekwia ako n'uche...mu nwa bu EZE NRI site na offor ndi nna-nna ayi nyelu m wee na ehukwasa nwa ofuu afu ngozi kwulu ngozi...Afa m ga aba nwa afu bu "Udolisa"...ka odi ka offor si kwuo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 2:33pm On Oct 14, 2012
Maria-G:
ah ah, umunne m, okwa egwu ka m n'egwu nah....ok, Antinje na Nri priest, adim sorry, gbaghaluzie m.....if my words are offensive to you...

I nwero nsogbu;mana oburo m ka I melu ife ojoo. Oga aka mma ma ijee nye virus nwa mama nsusu ma tie ya obi ka m wee malu na ife imelu wutelu gi na ezie...Virus nwanne kedu ife I loo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:38pm On Oct 14, 2012
Odenigbo Aroli:

I nwero nsogbu;mana oburo m ka I melu ife ojoo. Oga aka mma ma ijee nye virus nwa mama nsusu ma tie ya obi ka m wee malu na ife imelu wutelu gi na ezie...Virus nwanne kedu ife I loo?
hia, orutubeghi nke otu ahu nah.....am really really sorry..... Tosh m, bia gbaputa m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:14pm On Oct 14, 2012
Maria-G:
hia, orutubeghi nke otu ahu nah.....am really really sorry..... Tosh m, bia gbaputa m.

I na eme ka mgbaghalua I na ayo esiro gi na obi puta...Obulu na osi gi na obi wee puta I gaghi eche maka ife m gwalu gi ugbolo abuo. Toch I na akpo kedu ebe no ?...Tosh bu eze umu agbogho..lol. Biko,chefuo maka Tosh. Tosh bu agadi nwoke.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:26pm On Oct 14, 2012
OGN (O Gbaram Nghari) undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:48pm On Oct 14, 2012
ariolam mgbaghalu...oleekwanu ihe ozo unu choro n'aka m?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 6:51pm On Oct 14, 2012
Maria-G:
ariolam mgbaghalu...oleekwanu ihe ozo unu choro n'aka m?

Gi bu nwa ee.I bu nnoo isi okpukpu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:54pm On Oct 14, 2012
Maria-G:
ariolam mgbaghalu...oleekwanu ihe ozo unu choro n'aka m?

Jenu juo Antivirus
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:58pm On Oct 14, 2012
ngwanu, Antinje, ha sirim juo gi...olekwannu ihe ozo ichoro kam mee?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 7:45pm On Oct 14, 2012
Maria-G:
ngwanu, Antinje, ha sirim juo gi...olekwannu ihe ozo ichoro kam mee?
ajuzinam. Iwe ikpasulum na threadia di beyond mgbaghalu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Antivirus92(m): 7:46pm On Oct 14, 2012
Odenigbo Aroli:

I nwero nsogbu;mana oburo m ka I melu ife ojoo. Oga aka mma ma ijee nye virus nwa mama nsusu ma tie ya obi ka m wee malu na ife imelu wutelu gi na ezie...Virus nwanne kedu ife I loo?
iji okwu nwanne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:05pm On Oct 14, 2012
Antivirus92: ajuzinam. Iwe ikpasulum na threadia di beyond mgbaghalu.
*shocked*
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:01pm On Oct 14, 2012
ozuolanu o . . owudi gini sef angry after all omebeghi ihe judas ischariot mere. osi la unu ndo, gbagharanu nu ya o cheesy
asampete m wu ezigbo mmadu. owu mistake ka omere. gbagharanu o.

mana kedu ndi si ya gaa tie UNCLEbacteria aka n'obi? angry
Na ndi oracle of hills and spiders angry

anya m n'ele unu arujikwala angry . . ogburu mmadu? ihe nwatakiri kwughere, aga akuziri ya the right thing, oyokwaala mgbaghara, still ndi ufodu choro ka obia n'ulo ha na abali tiri nani panti iyo mgbaghara.

ka m nwetekwa unu angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:09pm On Oct 14, 2012
toshmann: ozuolanu o . . owudi gini sef angry after all omebeghi ihe judas ischariot mere. osi la unu ndo, gbagharanu nu ya o cheesy
asampete m wu ezigbo mmadu. owu mistake ka omere. gbagharanu o.

mana kedu ndi si ya gaa tie UNCLEbacteria aka n'obi? angry
Na ndi oracle of hills and spiders angry

anya m n'ele unu arujikwala angry . . ogburu mmadu? ihe nwatakiri kwughere, aga akuziri ya the right thing, oyokwaala mgbaghara, still ndi ufodu choro ka obia n'ulo ha na abali tiri nani panti iyo mgbaghara.


ka m nwetekwa unu angry

Nwoke, i gagh egbum n'ochi o o o grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:20pm On Oct 14, 2012
obi m, gwakwa ha o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:19pm On Oct 14, 2012
Maria nwanyi oma, ha agbahalugo gi...ha choro iji gi gwutu obere egwu...
Antinje, onye bu okpeke ahu ibu lota n'ulo uka?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:32pm On Oct 14, 2012
Tosh na Maria!
Maria na Tosh!!

Hmmmmmn!

Iwe Nwanne a naghi eru n'okpukpu. Ma ndi kwuru okwu ojoo, ma ndi a gwara agwa, unu gbaghara onwe unu.

Antivirus, ya gazie. Nwe obi Nwoke. Udo chi a.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 10:39pm On Oct 14, 2012
toshmann: ozuolanu o . . owudi gini sef angry after all omebeghi ihe judas ischariot mere. osi la unu ndo, gbagharanu nu ya o cheesy
asampete m wu ezigbo mmadu. owu mistake ka omere. gbagharanu o.

mana kedu ndi si ya gaa tie UNCLEbacteria aka n'obi? angry
Na ndi oracle of hills and spiders angry

anya m n'ele unu arujikwala angry . . ogburu mmadu? ihe nwatakiri kwughere, aga akuziri ya the right thing, oyokwaala mgbaghara, still ndi ufodu choro ka obia n'ulo ha na abali tiri nani panti iyo mgbaghara.

ka m nwetekwa unu angry

Agu,jili nwayo....Okwa I fulu ka di nwada si wee tinye ogbaghara ebea.Na eziokwu okwa anya Umu-Igbo no na ebea ka m ji wee gba nkiti...Tosh inwero nsogbu mana okwu Goretti bu another ball game..lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:59pm On Oct 14, 2012
Biko kedunu Achi?

Adabekee na blackpikin zili m Ozi ka m Zie ya. Lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 12:10am On Oct 15, 2012
ifyalways: Biko kedunu Achi?

Adabekee na blackpikin zili m Ozi ka m Zie ya. Lol


Ify,afo di gi njo ooo...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:59am On Oct 15, 2012
Odenigbo Aroli:

Agu,jili nwayo....Okwa I fulu ka di nwada si wee tinye ogbaghara ebea.Na eziokwu okwa anya Umu-Igbo no na ebea ka m ji wee gba nkiti...Tosh inwero nsogbu mana okwu Goretti bu another ball game..lol
mana cherekwa o, keduzi ka i siri wee buru okwu a n'isi gi? Makana o doro m anya na obughi ngi ka m mmejoro.....kowakene, makana aghotaghim
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 2:51pm On Oct 15, 2012
Maria-G:
mana cherekwa o, keduzi ka i siri wee buru okwu a n'isi gi? Makana o doro m anya na obughi ngi ka m mmejoro.....kowakene, makana aghotaghim
grin grin

(1) (2) (3) ... (80) (81) (82) (83) (84) (85) (86) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.