Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,087 members, 7,811,046 topics. Date: Saturday, 27 April 2024 at 09:35 PM

OFE NSALA!!! - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / OFE NSALA!!! (929 Views)

Youths In Anambra Kill Cow And Enjoyed Nsala Day After Boycotting Election / Ofe Nsala Party Going On Here(pics) / Anambra Election: Youths Cover Beer With Voter's Cards, Chill With Ofe Nsala (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

OFE NSALA!!! by gidgiddy: 9:47pm On Nov 17, 2017
Im going to say this in Igbo since I think this is purely an Igbo matter which other ethnic groups should have no say in

Ndi be anyi, umu-ibe, anam ekene. Echi aga ebinye aka na Anambra, anam ayo ka unu nile nolu n'uno welu me ofe Nsala.

Echi k'anyi ga egosi Nigeria na anyi choro inwere onwe anyi. Hapu iga tu vote, nolu be gi.

Vote nile itu golu, kedu ihe putara na ya? Otu awuhu n'ezi? K'anyi hapu ibinye aka, mara na onwelu ihe ga puta na nkea.

Abum nwa afo Anambra nasi na echi bu OFE NSALA!

Ka Chukwu gozie unu, gozie umu Igbo nile.

8 Likes 3 Shares

Re: OFE NSALA!!! by Kachifo3: 9:55pm On Nov 17, 2017
Umunnem ndi Anambra, kanyi puta na igwe ubochi Saturday bia binye aka na akwukwo wee hoputa onye ga achi obodo anyi bu anambra..


Afa igbo efuna.... Oke adiri eri ife onye mu Anya..

Anambra bu nke anyi..

3 Likes

Re: OFE NSALA!!! by shukuokukobambi: 9:56pm On Nov 17, 2017
cheesy cheesy cheesy

ka chineke mezioku or wareva cheesy

The way willie, obaze and nwoye are playing and preparing ehn, e be like say na only you go drink this your ofe nsala o cheesy

even globemoney, ngeneukwuenu, , Yyeske etc dey look you like bush baby wey dem reject for sacrifice cheesy

2 Likes

Re: OFE NSALA!!! by CrtlAltDel: 9:58pm On Nov 17, 2017
gidgiddy:
Im going to say this in Igbo since I think this is purely an Igbo matter which other ethnic groups should have no say in

Ndi be anyi, umu-ibe, anam ekene. Echi aga ebinye aka na Anambra, anam ayo ka unu nile nolu n'uno welu me ofe Nsala.

Echi k'anyi ga egosi Nigeria na anyi choro inwere onwe anyi. Hapu iga tu vote, nolu be gi.

Vote nile itu golu, kedu ihe putara na ya? Otu awuhu n'ezi? K'anyi hapu ibinye aka, mara na onwelu ihe ga puta na nkea.

Abum nwa afo Anambra nasi na echi bu OFE NSALA!

Ka Chukwu gozie unu, gozie umu Igbo nile.

Rule 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation.

Mynd44
Ishilove
Obnoscopy
OAM4J
Re: OFE NSALA!!! by 1nigeriamyfoot: 10:09pm On Nov 17, 2017
CrtlAltDel:



[s]Rule 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation.

Mynd44
Ishilove
Obnoscopy
OAM4J[/s]

2 Likes

Re: OFE NSALA!!! by rifasenate11(m): 10:13pm On Nov 17, 2017
onye obula bu Nwa Anambra, biko puta bia nu k' anyi hoputa onye ga edu anyi.
Re: OFE NSALA!!! by shukuokukobambi: 10:17pm On Nov 17, 2017
vote and die threats have lost their efficacy cheesy

now na begging time we dey. beg beg and whip up the sentiments so that the albino hunchback and his motley group of cowardly imbe are not disgraced cheesy

pls ndi anambra, pity them and stay indoors tomorrow. a governor will emerge anyway even if with only 10 votes cheesy

1 Like

Re: OFE NSALA!!! by Ifeanyi4491(m): 10:29pm On Nov 17, 2017
gidgiddy:
Im going to say this in Igbo since I think this is purely an Igbo matter which other ethnic groups should have no say in

Ndi be anyi, umu-ibe, anam ekene. Echi aga ebinye aka na Anambra, anam ayo ka unu nile nolu n'uno welu me ofe Nsala.

Echi k'anyi ga egosi Nigeria na anyi choro inwere onwe anyi. Hapu iga tu vote, nolu be gi.

Vote nile itu golu, kedu ihe putara na ya? Otu awuhu n'ezi? K'anyi hapu ibinye aka, mara na onwelu ihe ga puta na nkea.

Abum nwa afo Anambra nasi na echi bu OFE NSALA!

Ka Chukwu gozie unu, gozie umu Igbo nile.
Re: OFE NSALA!!! by Biafrannuke: 10:34pm On Nov 17, 2017
One nigerianist: your vote is your power , come out en masse and cast your vote to avoid emmergency rule

pro Biafran: No, i will observe ofe nsala day

one nigerianist: anyway whether you vote or not your vote doesn't count cos a winner must emmerge


the question is if our votes wont count, while bothering us with the 'cast your vote' sermon?

Is a country where citizens' votes dont count worth lining under the hot sun for? Is it even where a sane person can proudly call home?

3 Likes

Re: OFE NSALA!!! by CrtlAltDel: 10:36pm On Nov 17, 2017
[quote author=1nigeriamyfoot post=62476438][/quote]
https://www.nairaland.com/4182933/it-nnamdi-kanu-say-he
Re: OFE NSALA!!! by Nobody: 11:03pm On Nov 17, 2017
Noronu n'ulo bikonu.

(1) (Reply)

Atiku Tsunami : Rev. Fr. Mbaka Endorses  atiku For 2019 Presidency / Ex Abia State Governor, Orji Uzo-kalu With His Two Younger Daughters / Rivers:"apc Chieftains Endorse Wike For Second Term"

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 15
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.