Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,167,217 members, 7,867,551 topics. Date: Friday, 21 June 2024 at 06:12 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (92) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (280612 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (89) (90) (91) (92) (93) (94) (95) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 3:57am On Sep 17, 2010
Metalgong.:

Nwanne m anyi no ebe niile . . . smiley smiley

Gi bu anu ana agba egbe o n'ata nri! cool

Gaba n'iru, umunna kwu gi n'azu! Ndi Yoruba ekweghi ka madu nu ihe n'ebe a.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 6:21am On Sep 17, 2010
Atufuo nkirinka nkata, ubochi a ga achu aja ruo, a ga chowa ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 6:23am On Sep 17, 2010
Metal Gong, OGENE DIKE, A NA M EKELE O!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 6:29am On Sep 17, 2010
Onlytruth:

Gi bu anu ana agba egbe o n'ata nri! cool

Gaba n'iru, umunna kwu gi n'azu! Ndi Yoruba ekweghi ka madu nu ihe n'ebe a.
Nwanne me udo diri gi !! . . .  Ufodu ndigbo no ebea aghotaghi Agenda ndi Yoruba juru ebe a. This Yoruba peeps only care about pushing their selfish agenda, while demonising other people through their Yoruba press.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 6:34am On Sep 17, 2010
slap1:

Metal Gong, OGENE DIKE, A NA M EKELE O!

Nwanne m nwoke udo diri gi.  . . . . .   Ndi ntori-mmadu (kidnappers) agaghi enweta gi na ezi - na - ulo gi na Aba. grin
Chukwu bi na eluigwe ga na edu unu!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 8:38am On Sep 17, 2010
Amen! Iseee!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:37am On Sep 17, 2010
rubi:

Ano m ya kiss kiss

E chem n'uzo ozo esi ede/ekwu ya bu
Ma madu asoghi nsi taa m n'ike agaghim aso ntutu taa ya n'isi


Eziokwu.Ha abuo Yitere.
Anokwam ya nwanne kiss kiss kiss A nam akwado ekeresimesi already.
So Slap bi ni Aba,no wonder o ji eme gra-gra too much and na enyoghari profailli umunwanyi acho onye o ga enye banana cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 1:26pm On Sep 17, 2010
Adikwam nwayo na mmadu o ! Ebi m n'Aba ma na abu m nwa afo Imo State. Ejighi igodo agbachi profaili. Onye m nyoro, ya nyogwara. Onye m nyere banana o nara m, o bùrù ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:29pm On Sep 17, 2010
slap1:

Adikwam nwayo na mmadu o ! Ebi m n'Aba ma na abu m nwa afo Imo State. Ejighi igodo agbachi profaili. Onye m nyoro, ya nyogwara. Onye m nyere banana o nara m, o bùrù ya.
Confirmed Nwa Aba.Imo ma Abia bu onu na imi.
@Youngies,A hurum gi oh.Gi na chocolate wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:05pm On Sep 17, 2010
Ugwu wu nkwanye nkwanye nwanyi amuta ibe ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 11:00am On Sep 18, 2010
Emenyere nwa ogwugwu, emenyere nwa anosike.( what's good for the goose is good for the gander).
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:59pm On Sep 18, 2010
ifyalways:

Confirmed Nwa Aba.Imo ma Abia bu onu na imi.
@Youngies,A hurum gi oh.Gi na chocolate wink

Nwoke na ejere onwe ya, nwanyi ana eso ya n'ohu n'ohu grin (Nsukka saying)

Ify, aghotaghi m gi oo undecided

"topic
Ahu ihe ka ubi ere oba
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 5:31am On Sep 19, 2010
Anyuko mmamiri onu, o gba ufufu !! . . . Working together brings more success.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 6:43am On Sep 19, 2010
^^ a nyuko ahuru onu, o wuru atomic bomb, lol.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 8:59am On Sep 19, 2010
slap1:

^^ a nyuko ahuru onu, o wuru atomic bomb, lol.

Thats the way!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 9:03am On Sep 19, 2010
Ochu nwa okuku nwe ada, n' ighi na ije nwa okuku bu nwonwo oso . . .

Azota ala, achoba ute . .

Agbara aka na azo ala, onye nwe ubi ana ako ji ya . . .
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 11:41am On Sep 19, 2010
Metalgong.:

Ochu nwa okuku nwe ada, n' ighi na ije nwa okuku bu nwonwo oso . . .

Azota ala, achoba ute . .

Agbara aka na azo ala, onye nwe ubi ana ako ji ya . . .
Eche m ma obu: (1) ma nwa okuko nwe nwonwo oso. (2) onye ji ji a na akonye ji n'ala.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 12:21pm On Sep 19, 2010
slap1:

Eche m ma obu: (1) ma nwa okuko nwe nwonwo oso. (2) onye ji ji a na akonye ji n'ala.

I think you got me in the bolded one only. Correction number (1) and mine are still the same, but different sentence structure.
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 3:44pm On Sep 19, 2010
Ahu ihe ka Ubi, ere Oba-an attempt to prioritise when faced with challenges.
Ubi-farm.
Oba--Barn.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 4:24pm On Sep 19, 2010
Metalgong.:

I think you got me in the bolded one only. Correction number (1) and mine are still the same, but different sentence structure.
O.K, nsogbu adighi.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 8:42am On Sep 20, 2010
Onye na anoghi mgbe eliri ozu, a si ya bowa, o bido n'úkwù. **Ututu oma nu, umu nne m n'enweghi part 2. Unu aboola chi?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:53am On Sep 20, 2010
Slap na Metal gong unu emela i me ka threadia na ga n"iru mana unu gbalie na atughari ilu unu na atu wink
Youngies,o gafela.Echi ozo m ga ejide gi na elu ose,i wud shout cheesy
@Topic,Ana agwo ibi,o na-eto afo.
Fools see meekness as weakness
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:28pm On Sep 20, 2010
slap1:

Emenyere nwa ogwugwu, emenyere nwa anosike.( what's good for the goose is good for the gander).
Emeyere kwara daa Nnedi ya no n'ulo
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:29pm On Sep 20, 2010
Ubochi m n'acho di ka ndi ara n' acho Nwanyi ha ga alu
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 9:13pm On Sep 20, 2010
^Lol, nyochakwa onwe gi ofuma o, ka I mara ma onwere ótù isi si eme gi o.
Re: Igbos come show your proverbs skills by metalGo0g: 2:51am On Sep 21, 2010
rubi:

Ubochi m n'acho di ka ndi ara n' acho Nwanyi ha ga alu

Nsogbu di kwa . . . lol grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:20pm On Sep 21, 2010
slap1:

^Lol, nyochakwa onwe gi ofuma o, ka I mara ma onwere ótù isi si eme gi o.
Ilu Ka m turu. we can get along without getting personal
metalGo0g:

Nsogbu di kwa . . . lol grin
Ilu ka m turu. Nsogbu adighi
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 5:40pm On Sep 21, 2010
Ololololo ooo lelenu ilulu o cheesy
youngies elee gi? Onye wu slap1? O meriela m na ilulu udi ndi mu na youngies na atu grin
youngies gini mere? Ngwa let me fire one

ashawo change-ia base, ya awuru virgin! grin

youngies/slap1 cool

@ Rubi. Idi funny. Gi na ndi ara grin
okuko huru gi puo eze
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 6:59pm On Sep 21, 2010
rubi:

Ilu Ka m turu. we can get along without getting personal
Nwanne m nwanyi, where is your sense of humour, ehn? Kedu ebe akpa ochi gi di? Egwuruegwu ka m na egwukwa o, anaghikwa m e geti personal. Daalu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:11pm On Sep 21, 2010
toshmann:

Ololololo ooo lelenu ilulu o cheesy
youngies elee gi? Onye wu slap1? O meriela m na ilulu udi ndi mu na youngies na atu grin
youngies gini mere? Ngwa let me fire one

ashawo change-ia base, ya awuru virgin! grin

youngies/slap1 cool

@ Rubi. Idi funny. Gi na ndi ara grin
okuko huru gi puo eze
Slap1 wu nwa Umuhu-Ukwu, Atta, nke di na Ikeduru L.G.A, Imo State. Imela kpa ole? @Topic: Ihe nwata nwere ike iji gwuo egwu wu árá nne ya, o bughi amu nna ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 9:12pm On Sep 21, 2010
@slap1(aka-nti nke mbu)
nwanne imelakpole?
Awu m toshmann nwa mama
anu ana agba egbe, o n'acho condom1
eju n'efe n'elu
crown prince of umumkpi
Nwoke Mara mma.

Maka ilulu ahu ituru, atuola m ya far back na threadia. Ma were nke a

otele si na owuru na oma na amu ga enwe many visitors, ogaghi ikwe ka ha wuru nwanne.
Ya wu. . . Yansh talk say, if to say Im sabi say womanliness go get many visitors, e for no gree to be him relative/neighbour.

Fire cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 10:56pm On Sep 21, 2010
Aka gbajie igwe, ujo atugbuo osisi.

(1) (2) (3) ... (89) (90) (91) (92) (93) (94) (95) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 26
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.