Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,317 members, 7,815,591 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 02:59 PM

IGBO N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyony - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / IGBO N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyony (405 Views)

Bandits Shoot & Burn Father Isaac Achi In Minna, Injure His Assistant / Samuel Achi: Pantami Was Imam When ATBU Muslims Killed My Son In A Mosque / N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyonyo (2) (3) (4)

(1) (Reply)

IGBO N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyony by ebenyieugene: 8:56pm On Jul 07, 2019
Otu Ada Igbo, ana amabeghi onye obu, ma buru onye nke ji olu Nsukka wee kwuo ka obi di ya, maka onodu RUGA nala Enugu, adoola ndi ometutara, okachasi ndi na-ach achi, aka na nti ka ha gharakwa inwa anwa nye oghere na nkata obula gbasatara RUGA.

Ada Igbo ahu onye nke kwuputara Iwe ya ka ufodu ndi na achi achi si wee na-agba onyu paa, na – ihe metutara nchekwa ndu na ngwogwo ndi ha na-achi dooro, ufodi ndi ndu aka na nti maka I were ala ndi Igbo GBA Onwe nye ndi Ugwu, ndi nke ebu m n’obi ha bu ka ha bia were ala nke na aburo nke ha.
Gee I he Nile okwuru na the onyonyo n’ala;
https://nationstrends.com/negodi-ihe-ada-ada-igbo-nsukka-gwara-ndi-na-achi-achi-maka-ruga-kirie/

Re: IGBO N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyony by Amatarasha(f): 10:04pm On Jul 07, 2019
Adaibeku adanaebeokwu ...ruga rukwochakwa unu ike ebe ahu grin grin grin

(1) (Reply)

How Nigeria Pulled Out Of Recession Under My Watch – Buhari / Imo State Commissioners And Ministries / Return Me To Nigeria, Kirikiri Prison Is Better Than Indian Hospital —el-zakzaky

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.