Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,966 members, 7,821,392 topics. Date: Wednesday, 08 May 2024 at 12:21 PM

Nrurita Uka (debate In Igbo Language). - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Nrurita Uka (debate In Igbo Language). (16985 Views)

Benin Bronze Cockerel Causing Debate Between England & Nigeria (PHOTO) / Uka Alakoba N'ime Ala Igbo / Igbo Language And Nigerian Pidgin (2) (3) (4)

(1) (2) (Reply) (Go Down)

Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by dempeople(m): 7:02am On Jul 03, 2011
NnamdiN:

Biko umunne m, gba onye ara batara ebe a nkiti, o wu a typical example of onye akwu oto tuwa nne ya ime.

grin grin grin grin grin

Anwolam anwu ebenno.

Andre Uweh:

Tupu Bekee a bia na Alaigbo, NdiIgbo na eji ukwu (okpa) eje njem. Njem ndia na ete anya tupu ha agaruo ebe ha na eje. Hana esikwe na etiti ohia ebe anumanu ndi di iche iche juputakwara. Ufodu umu anumanu ndia na egbu mmadu.
Mana ugbua site na obibia nwa bekee, uzo sakwara mbara, ha ruputakwara ugbo-ala eji eme njem. Ugbua, isite Enugwu na eje Potakot na ewe awa ato. Mana na oge mbu, o ga bu abali ato.

Maazi Uweh,

Ndi igbo nwere inyinya n'ogegbooooo kama, o buru onye obula n'eji ha were na-aga. O di oke-onu mgbe ahu.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 11:19am On Jul 03, 2011
dem_people:

grin grin grin grin grin

Anwolam anwu ebenno.

Maazi Uweh,

Ndi igbo nwere inyinya n'ogegbooooo kama, o buru onye obula n'eji ha were na-aga. O di oke-onu mgbe ahu.

Maazi Dem_people onye nrurita uka Ibe m, oga diri gi mma. Mana amachaghim maka i ji inyinya eme njem na alaIgbo. Amam ofuma maka ije ukwu (okpa) na kwa ije mmiri (canoe). Otutu ndigbo bi na akuku Oshimiri Naija na esi na Onicha ma obu Ahaba jee Abo, Ida etc. Ufodu na esi na Oguta je Ndoni etc. Ufodu na esi na Imo na Ebe Okigwe-Isikwuato-Uboma-Umuahia-Ndoki. Ije ndia na kwa egbu ogee. Mana Ugbua, bekee nyere anyi Ugbo Okporo (railway), Ugbo ala, Ugbo elu etc. Ihe Ndia meziri njem adi nfe na Alaigbo. Bikoo, kuora nwa bekee aka, kusie ya ike.
Me thinks that the thick rain forest of Igboland as well as tse-tse flies did not support the using and raising of Inyinya ibu. Biko, kowara m.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by dempeople(m): 5:02am On Jul 04, 2011
Andre Uweh:

Maazi Dem_people onye nrurita uka Ibe m, oga diri gi mma. Mana amachaghim maka i ji inyinya eme njem na alaIgbo. Amam ofuma maka ije ukwu (okpa) na kwa ije mmiri (canoe).  Otutu ndigbo bi na akuku Oshimiri Naija na esi na Onicha ma obu Ahaba jee Abo, Ida etc. Ufodu na esi na Oguta je Ndoni etc. Ufodu na esi na Imo na Ebe Okigwe-Isikwuato-Uboma-Umuahia-Ndoki. Ije ndia na kwa egbu ogee. Mana Ugbua, bekee nyere anyi Ugbo Okporo (railway), Ugbo ala, Ugbo elu etc. Ihe Ndia meziri njem adi nfe na Alaigbo. Bikoo, kuora nwa bekee aka, kusie ya ike.
Me thinks that the thick rain forest of Igboland as well as tse-tse flies did not support the using and raising of Inyinya ibu. Biko, kowara m.

  cheesy

Echekwam na I ga-ede iheahu m highlightiri n'igbo. Amaghi kwa m mgbe asusu igbo ga-ezu oke. O ihe dika ime asusu igbo ka ozuo oke, bu ihe Ohanaeze Ndiigbo kwesiri idi na-agba mbo ifu na ha mechara nke ukwu katama, idi na-achu politics.

Odinma. Eziokwu di n'ihe niile i dere mana, nnam nnam ochie (nwugoru anwu) gwara m oge o di ndu na, ufodu ndi eze n'alaigbo na-eji inyinya were na-aga kama na, n'ihi na inyinya di nnukwu oke-onu, otutu ndi mmadu anaghi eji ha were na aga.

Ihe ozokwa bu, obughi mba ndiigbo niile nwere inyinya n'oge gbooooooo. Ihe dika ndi Arochukwu, Igbo-ukwu na Awka nwere ike i nwe anu ahu mana, o jezuro mba igbo niile.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by igboboy1(m): 9:22am On Jul 04, 2011
Andre uweh, dem people and co, please where can i learn to write igbo and even speak as well. I dont leave with my parents anymore so i dont have the privilege to ask them to teach me. All the igbos i know for this obodo america will be speaking english like they are descendants of the british throne

I can make sentences but cant carry a full conversation in igbo and I am deeply worried. I pretty much understand like 50% cos my parents did speak to me but i was never obliged to respond in kind plus when u grow up in a place like warri where even the so called indigenes only speak pdigin and not their own language will it be an nwa oshimili that will come and speak igbo properly?

Biko achorum ma otue ha na su asusu be' ayi by force angry onye ga kazuri me otue ha na su plus otue ha de' igbo?
I dont think all hope is lost for me cos i am not starting from scratch (except for the writing part0
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by Ngodigha: 11:43am On Jul 04, 2011
d
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by Ngodigha: 11:46am On Jul 04, 2011
May be attending town union meetings can help improve Igbo knowledge.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 12:41pm On Jul 04, 2011
Ngodigha:

May be attending town union meetings can help improve Igbo knowledge.
Good idea, yet not enough.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 12:47pm On Jul 04, 2011
igbo boy:

Andre uweh, dem people and co, please where can i learn to write igbo and even speak as well. I dont leave with my parents anymore so i dont have the privilege to ask them to teach me. All the igbos i know for this obodo america will be speaking english like they are descendants of the british throne

I can make sentences but cant carry a full conversation in igbo and I am deeply worried. I pretty much understand like 50% cos my parents did speak to me but i was never obliged to respond in kind plus when u grow up in a place like warri where even the so called indigenes only speak pdigin and not their own language will it be an nwa oshimili that will come and speak igbo properly?

Biko achorum ma otue ha na su asusu be' ayi by force angry onye ga kazuri me otue ha na su plus otue ha de' igbo?
I dont think all hope is lost for me cos i am not starting from scratch (except for the writing part0
Your interest in learning Igbo language is welcomed. There are so many internet sites that has Igbo lessons e.g UwandiIgbo: http://www.uwandiigbo.com/index.html. You may buy some Igbo textbooks when you visit Nigeria or you can send some money to your relatives to buy them and send it across. One of the numerous books you can buy include: Ndezu Utoasusu Igbo by Ofomata. C. (2004), Enugu.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by ifyalways(f): 1:42pm On Jul 04, 2011
Ndi Igbo nma nma nu.

N'oge na adighi anya,a nam ele anya i weputa blog nke m ebe o bu nani Igbo,maka Ndi Igbo na gbasara ndi Igbo maka na Igbo amaka. kiss

@Igbo boy,A ga m akpoturu gi site na ebe a oge o bula m bidoro ya bu edemede-internet Igbo.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by NnamdiN: 4:06pm On Jul 04, 2011
^^ Nne I di sure na o ga aghota ihe I dere? lol biko kowa ya n'olu ndi iti(bekee)
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by igboboy1(m): 6:39pm On Jul 04, 2011
Andre Uweh:

Your interest in learning Igbo language is welcomed. There are so many internet sites that has Igbo lessons e.g UwandiIgbo: http://www.uwandiigbo.com/index.html. You may buy some Igbo textbooks when you visit Nigeria or you can send some money to your relatives to buy them and send it across. One of the numerous books you can buy include: Ndezu Utoasusu Igbo by Ofomata. C. (2004), Enugu.

Thanks a lot, i'll check the book out.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by ifyalways(f): 4:15pm On Jul 06, 2011
NnamdiN:

^^ Nne I di sure na o ga aghota ihe I dere? lol biko kowa ya n'olu ndi[b] iti[/b](bekee)
grin grin grin
Ezigbo olu ndi iti boribo
Ihe I kwuru bu eziokwu,di bobo a hughi ma ya forokwa i ghota na ihe m dere gbasara ya.
Chai cheesy
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 9:35pm On Nov 08, 2011
Ihe obula umu nwoke meere, umu nwayi ga eme kwa ya. Igbo ndi oma, nkea o bu na ezia?.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by ifyalways(f): 10:27pm On Nov 08, 2011
Andre Uweh:

Ihe obula umu nwoke meere, umu nwayi ga eme kwa ya. Igbo ndi oma, nkea o bu na ezia?.
Mba kwa.

Nwanyi a pughi ime ihe nile nwoke na-eme.Nwanyi e nweghi ike iguzo oto anyu amiri,nwanyi a naghi egbu oji,nwanyi a naghi ete nkwu,never heard of nwanyi ochi.lolz

Eringa gba mgba ma di ya ka ya ike.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 10:51pm On Nov 08, 2011
ifyalways:

Mba kwa.

Nwanyi a pughi ime ihe nile nwoke na-eme.Nwanyi e nweghi ike iguzo oto anyu amiri,nwanyi a naghi egbu oji,nwanyi a naghi ete nkwu,never heard of nwanyi ochi.lolz

Eringa gba mgba ma di ya ka ya ike.
Ify, I like the bolded, it reminds of one wrestling match (fight) in Sunny Bobo's video.
Ify ihe ikwuru bu eziokwu. Mana otutu umu nwayi na ekwu ya, ekwusi ya ike na ha ga eme ihe obula ndi nwoke na eme.
Ugbua, umu nwayi na anya trailer, na anya kwa gwongworo na anya kwa ugbo ala di iche iche.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 5:02pm On Dec 02, 2012
Ndi ocha ji agumakwukwo were wuchie na be anyi. Kedu uru ka nke a?. Ugbu a, otutu ndi Igb amarala ka e si agu na ka e si ede. Mana tupu ndi ocha abia, o dighi onye maara ede aha ya.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by ifyalways(f): 7:05pm On Dec 02, 2012
^ a nam eche ya bu ihe. O putara n'eziokwu na o bu ndi ocha wetara anyi "edemde" ?

Keduzi maka usoro edemde "nsibidi" undecided o bu ndi ocha wetara ya ?
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by AndreUweh(m): 7:49pm On Dec 02, 2012
ifyalways: ^ a nam eche ya bu ihe. O putara n'eziokwu na o bu ndi ocha wetara anyi "edemde" ?

Keduzi maka usoro edemde "nsibidi" undecided o bu ndi ocha wetara ya ?
Nsibidi ezugi Igbo onu. O bu gi onye obula ma ka esi ede na nsibidi. Na AlaIgbo, nadi ndi eastern Igbo ma ihe bu nsibidi.
Ndi ocha wetara anyi edemede, nke a wee butekwara anyi amamihe.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by OdenigboAroli(m): 6:35pm On Dec 04, 2012
Olu n' Igbo ekenee m' nke oma ma nakwa ekene odogwu nwanne anyi bu Andre Uweh maka elili nkea oweputalu. Na mbido,agam asi na odi m' uso na obi maka nhulita uka nkea unu na eme,oburo soso na oga eme ka anyi muta ife ndi anyi na amaro maka obibia ndi ocha na mmebi owetaalu na omenani na usolo ndozi obodo ndi nna-nna anyi haziputaalu anyi maka oga enyelu edemede Igbo anyi ka owee ka mma. Deme nu!

1 Like

Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by OdenigboAroli(m): 6:40pm On Dec 04, 2012
ifyalways: Ndi Igbo nma nma nu.

N'oge na adighi anya,a nam ele anya i weputa blog nke m ebe o bu nani Igbo,maka Ndi Igbo na gbasara ndi Igbo maka na Igbo amaka. kiss

@Igbo boy,A ga m akpoturu gi site na ebe a oge o bula m bidoro ya bu edemede-internet Igbo.

Ify,ahu na amacha mu(I'm excited). Kpotulu m oge obuna imepelu ya.
Re: Nrurita Uka (debate In Igbo Language). by Abagworo(m): 9:25pm On Dec 04, 2012
Umunem. Nnu mela kpole?

1 Like

(1) (2) (Reply)

What's The Literal Translation Of (north, South, East, West) In Your Language? / Oba Joel Sunday Daodu Kidnapped In Ondo / Kings, Chiefs, Sultan, Traditional Leaders Of Africa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 67
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.