Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,034 members, 7,818,055 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 06:10 AM

This Message Was Send To The Americans Through God’s Instrument Mystical Prophet - Nairaland / General - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / This Message Was Send To The Americans Through God’s Instrument Mystical Prophet (179 Views)

Drop Ur Account Number If What I Will Send To You Will Not Be Too Small For U / Opened My Whatsapp And Saw This Message! / 100 Merry Christmas Messages, Wishes, To Send To Family, Friends This Xmas (2) (3) (4)

(1) (Reply)

This Message Was Send To The Americans Through God’s Instrument Mystical Prophet by propii: 6:50am On Jun 26, 2020
Obu na abali iri na abuo nke onwa isi na afor puku abuo na iri abuo bu ubosi Eke ka CHINEKE gwaram afa aga akpo ulo ekpere na olu dibia na alu olu, na ya na agbara ndi elu, ndi ala na ndi mmiri odibo ya na ndum na uwa.
CHINEKE sina ihe aga akpo ulo ekpere na olu dibia na alu olu na ya, bu ULO MKPUGHE EZIOKWU na asusu bekee obu, HOUSE OF REVEALATION OF TRUTH.
CHINEKE sina obu Adaifeomimi ka ojiri kwara ngwa olu na ya bu ulo mkpughe eziokwu ahu odebere na uwa ugbua.
Na asusu bekee, God said that it is the Daughter of mystery that HE uses as his instrument in that house of revelation of truth, HE kept in the world these days.
CHINEKE sina obu na ulo mkpughe eziokwua odebere na uwa ugbua ka ndi mmadu no na uwa ugbua gana abia na achoputa ihe bu eziokwu na onodu obula ahano na ya.
CHINEKE sina ihe nzuzo nile na eme na uwa taa, na ihe nzuzo mere na uwa mgbe tegoro akaa na ndu mmadu na uwa na ogbo nile gara aga, mmadu biara uwa na ya, bu na ulo mkpughe eziokwu ka ogana ekpughe ya.
CHINEKE sina onweghi ihe obula mmadu okereeke mere na ndu ya na uwa, mgbe ojiri mee ya, ebe ono were mee ya, onye omere ya, ihe merenu ojiri were mee ya na ihe ihe ahu na eme na ndu onye ahu mere ya, na ndu onye omere ya nakwa na onodu ebe emere ihe ahu, ihe ona eme, ma nke oma, ma nke ojoo, ihe nile ahu, omazuru ya.
CHINEKE sina ifere ga eme ndi nile no na uwa na eme ihe ojo di iche iche na nzuzo bido ugbua guba na iru.

Ozia bu Adaifeomimi bu kenechukwu ukunze onye ojiri kwara ngwa olu ka CHINEKE gwara ka ogbasa ya.
Re: This Message Was Send To The Americans Through God’s Instrument Mystical Prophet by Lawdis(m): 8:24am On Jun 26, 2020
propii:

....biko kedu ebe ulo mkpughe nke ezi okwua di, kedu kam gesi nwete kwa ya ma obu nwete kwa gi onye dere ozia ?

(1) (Reply)

Donald Trump Among “list Of Con Artists Still Living” Says Wikipedia / AAvailable / Submission Of 2019 Audited Financial Statement Is Due Today

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 16
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.