Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,108 members, 7,811,123 topics. Date: Sunday, 28 April 2024 at 12:42 AM

Through Him With Him In Him In The Unity Of The Holy Spirit All Honor And Glory - Religion - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Religion / Through Him With Him In Him In The Unity Of The Holy Spirit All Honor And Glory (116 Views)

Recap Of 'fruits Of The Spirit' - All 9. / Leke Adeboye Gets A Clean Shave In Honor Of His Brother, Dare / Trinity And The Unity Of The Church (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Through Him With Him In Him In The Unity Of The Holy Spirit All Honor And Glory by sidney22: 1:56pm On Jun 25, 2023
IHE NILE E KERE EKE

NA-ESO YA BU KRISTI

NA-ESITE N'IME YA

NA N'AKA YA

NA IDIKO N'OTU NKE MMUO NSO

NA-ENYE GI BU CHINEKE NKE ELUIGWE

NSOPURU NA OTITO

SITE N'UWA TUWA NILÉÉ

AMEN


UMUNNA !!!

KA ANYI WERE EKPERE AHU ONYE NZOPUTA ANYI KUZIERE ANYI KPOKUO CHUKWU NNA

NNA ANYI NO NA ELUIGWE

KA OTITO DIRI AHA GI

KA OCHICHI GI BIA

KA EME UCHE GI N'UWA

KAA ESI EME YA

KA ESI EME YA

NA ELUIGWE

NYE ANYI TATA

NRI NKE UBOSI ANYI

NRI NKE UBOSI ANYI

GBAGHARA ANYI MMEHIE GA

DIKA ANYI SIRI GBAGHARA

NDI MEHERE ANYI

E KWENA KA ANYI KWENYE NA NRANYE

MA ZOPUTA ANYI NA AJO IHE

E KWENA KA ANYI KWENYE NA NRANYE

MA ZOPUTA ANYI NA AJO IHE


NIHI NA OCHICHI BU NKE GI, IKE NA OTITO EBEBE EBEBE.

1 Like

(1) (Reply)

Jerusalem! Holy Pilgrimage!! / Is Revelation Better Than Knowledge? / Friday Morning Prayers

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.