Chanty's Posts
Nairaland Forum › Chanty's Profile › Chanty's Posts
1 2 (of 2 pages)
@oby u did not speak the oguta well. |
No language like igbo-onweghi asusu dika asusu igbo. |
ifyalways,otele nwannem kee ka unu mere? ndi igbo ndi ozo mma mma nu |
umu igbo nnonu.anyi abata na afor ofuu.unu erikwara oriri ekeresimesia ofuma. |
ifybaby kedu ka imere? ejim aka na obi di gi polipoli.asim kam kene gi na ubochi taa.amam na inaha akwado maka oriri na abia nu |
echelon kedu ihe ina ekwu |
umu igbo ndewooonu kedu ka unu si akwado oriria na abia |
mazi colli isi ka ibia nno nnaa |
umu igbo anyi abola chi ekenelem chineke ka osi nye anyi ndu na ubochi nke ta umu igbo onwere ofu okpala igbo batara ofu osi na aha ya bu chimsky unu ga agwa ya ife anyi na eri na ife anyi na an'wu nna kedu ka imere ana eme kwa kedu ebe ino kita nnenneigbo ada oma ibola chi kedu kidi ejim aka na ahu di gi |
ifybaby, biko gbaharam emerem ya nchefu,mazi faketan kedu ka imere,onagakwa ejim aka na ina eweta ha. ifybaby,etinye gom nwa nne nkegi ebem tinyere ndi ozo ![]() kaodi echi larunu ofuma kachi fuee |
otele presido1 romeo ikomi echelon bookruman monshege asim kam jiri oherea chetala unu na oriri ekeresimesi na abia na oge na adighi anya, ya bu na unu ga agba mbo naruo uno ka unu wee nwe ike ighota nkpisi ngu.unu ekwe kwana ka afoa gafee unu. umu okpala igbo ya gazie |
Ifybaby,nwa nne odika i guru asusu anyia na akwukwo ukwu(university) ka isi asu d thing eeeeeeeeee ujo na atum.iji umu nwaokea na olu, inaghi enye ha ohere ka ha nye nsogbu. Ada ndi oma ya gaziere gi na ezi na ulo gi. i ga adi |
frankifi is not as u want it, b4 u get oguta people in dis forum u will stay like one month, as my friend v24m said u know we are not in villa squre.so easy AJASHIOBODOYIBO. |
i can do dat also when i was staying at onitsha i went 2 nsugbe in anambra state 2 teach dem how 2 dance remember enugu people knows how 2 dance very well |
umu igbo ndewonu everybody knows what we call (iri ji) new yam festival so who don't know is just cheating his/herself cos we are not going 2 answer dsame name with him or her. umu igbo ya gazie |
niceuzor na only u dey here? waiting day happen now.abi dey no won join |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa |
ifybaby achorolam akalaka mu ga ebe ozo ebem ga ahu umu oma ndi chileke kele nbosi church |
echelon kedu ka imere inasi nmadu deeje i bu onye ndee |
nwa nne onicha ado bu ebe emedebere,ekwetaram na obu ebe oku na enwu na enu makana ebi gom naya were fu onye nkem abum onye enugwu steti ebe ano, obodo oma.nne kedu ebe ino na onicha kita. |
abm onye igbo, odim ka ihe mere na ndi mmadu abiabeghi eba bu na ha amata beghi na onwere ndi bu umu afor igbo no na ya. nwa kaodi |
chimaobim means God knows my heart but d name is unisex |
the new gov should be of help 2 dat area |
nwa ada ifyalways keduka imere? i bu onye ebee |
they said if u wash ur hand very well u will eat with big man asi na nwata qwocha aka osolo ogalanya rie nni |
nwanne ndee mazi kedu ebe gi na enugwu obodo oma ebe anoooooooooooooooooooooooo |
ndi be anyi ndewooooooooooooooo abum nwa ada nnennaya abum onye enugwu steti loca govermenti mu bu awgwu igbo kwezuonuoooooooooooo ututu oma nu |
2day genevieve is dat lizbenson b4. so both are beautiful only dat liz is no longer acting like b4.as u can see now genny is leading in naija actress. |
talking of most pretty nigerian actress 1 gen 2 omosexy 3 stella 4 ini edo 5 stephny 6 chiege alusigwe and d rest of dem. thanks |
wheather u guys like it or not pant comes first b4 bra.thanks |
1 2 (of 2 pages)