Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,614 members, 7,813,011 topics. Date: Tuesday, 30 April 2024 at 04:05 AM

Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana (5012 Views)

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (Go Down)

Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Markenny(m): 2:02pm On Sep 25, 2007
na mbu,a chorom iji ohere oma nkea kele onye obura bu onye igbo na egwuru egwu a,maka omaricha ihea idere gbasara ndi igbo.oburrukwa n ibughi onye igbo, biko esonyekwana n ihea.obi adiaghim mma maka ihe egwuru egwu eji ndi igbo eme,okachasi umunne anyi ndi nona obodo ndiocha.biko oburu na imaghi ede igbo nkeoma,esonyekwana anyi. ya mere biko umu nne mu na umunna mu,kpachara anya n igosi ihe iwere anyi achoghi asusu bekee,n ihina  asusu bekee emegharia na anyi,ma dughiekwa ufodu nime anyi. ya mere k'anyi kwuo n' asusu igbo.
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 10:28pm On Oct 09, 2007
gini mere o jiri buru nani gi no ebe a nwanne m?o putara na umu nne anyi ahubeghi ebe aka o putara na ha a maghi ka ha ga esi de asusu anyi na etinyeghi asusu bekkeo dikwa egwu !
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by chanty: 3:37pm On Nov 13, 2007
abm onye igbo, odim ka ihe mere na ndi mmadu abiabeghi eba bu na ha amata beghi na onwere ndi bu umu afor igbo no na ya.
nwa kaodi
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 3:55pm On Nov 13, 2007
onye bidoro threadia sef agbafuola.ya mere di theard anwola piiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii

ada oma bia anyi si nga puo jee ebe na enweta oku. kiss
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by chanty: 1:09pm On Nov 14, 2007
ifybaby achorolam akalaka mu ga ebe ozo ebem ga ahu umu oma ndi chileke kele nbosi church
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Soundmind(m): 6:38pm On Nov 15, 2007
Ndi b'anyi, mma mma nu o.
Onye bidoro ukpuro okwu a dika ura otuwala ya. Nwanne, anyi g'enyere gi aka.
Ndigbo ibem, tunye utu nke gi ebea.
Chere ka m bia, abughi ujo.
Ka odi echi.
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ndubest(m): 2:54pm On Dec 13, 2007
obi bu m so anuri ihu ebe umunne m na akparita uka gbarasa ala igbo n'asusu anyi

o n'agba m anya mmiri na umu afo igbo amaghi asu ma o bu ede igbo n'ihi na azulitere ha na ala bekee ma obu n'ugwu awusa

biko onye obula nwere ohere oburu nani otu ihe ka idere kwa ubochi oga enyere aka hu na isi okwu anyi putara ebe umu afo igbo ndi ozo ga ahu ya ma

tunye kwa uche ya maka oganihu asusu igbo

umunne m, jisie nu ike

unu adala mba

ubochi nta anyi achu oo n'owere nchi

onye nwere ilu onwere ya tuu ya ebe

ka emesia nu
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ayo84(m): 3:01pm On Dec 13, 2007
kwenu

ina bros leave that thing

ina men i am speakeyking igbo

ina men ,my container is loading

to all the igbo sisters in d house
ina you cannot finish spending my profit not to talk of my capital
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ndubest(m): 5:48pm On Dec 13, 2007
@ayo84

ebe abughi ebe ndi ofe mmanu n'agbako

oburu na igbo ekweghi asu, gawa n'ebe ndi obodo unu na ezuko
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Soundmind(m): 4:44pm On Dec 18, 2007
@ayo84.
I furu uzo bia ebe a k'obu gini?
Si ebe a puo tupu ihe ka nte abakwute nte n'onu.

Igbo Kwenu!! kwenu!! Kwezuenu!!!
Onye biri, ibe ya birikwa
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Amiga(f): 11:40pm On Dec 18, 2007
Umunne m, ihe unu n'eme ebea masiri m.

Biko jide nu ka unu ji!
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 1:16pm On Dec 23, 2007
asi na agbakonu nyuo mamiri ogbo ofufu.
asi na ofeke amaghi na nwa nwanneya bu obia ya mere m ji na akpo igbo bu igbo ka ha bia tunyere tiredi a.
anyi nwere otutu umu okoro na agboghobia na tiredia unu biko bia nu ka anyi kwa doo ya ofuma.
Igbo mma mma nu.
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Uzzyan: 6:48pm On Dec 23, 2007
Nwanne m nwoke anum ebea
M ga na-abia ekwunyere igbo ndi bu igbo
Gba nu ekeresimesi nk oma
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 7:31pm On Dec 23, 2007
adanne imela,
ma iwe ewekwala gi aha gi nka kpukwa oku n'onu
uzzyan
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 7:56pm On Jan 11, 2008
ona bu no mu hu ebe ndi igbo ibem juru obi ana tom biri-biri, jisiekwa nu ike ndi nwem na ndi mwne kiss
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 11:47pm On Jan 11, 2008
nightnurse, o bu gi no oru na abalia smiley ? biko bia gbaa m injection . . . . inugo . . . . wink
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 11:42am On Jan 12, 2008
toshman, amakwa m na idighi atu ujo ogwu because agam agbagi ogwu na ike gi live and direct
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 4:45pm On Jan 12, 2008
igbachakwaa de ogwu, gi pet kwa the ike front and back. . . inugo wink especially front . . . including toshmann jnr gbara akwara cheesy

nurse de nurse. elewe ukwu egbue nnama kiss
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 8:23pm On Jan 12, 2008
nightnurse ma ikpachaghi anya okwa gi ka oga agba ogwu.
makana ihe obu na between di sharp karia nidle ndi nurse.
ogba nye gi ogwu nkeya na afo ga eme ka iga hu dokita.
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by darfur(m): 1:53am On Jan 13, 2008
he he he he heeee,
toshman ndi a egbuola gi ebe a oooo grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 5:21pm On Jan 13, 2008
;d
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 7:39pm On Jan 13, 2008
embarassed
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 6:28pm On Jan 14, 2008
toshman, gbachi ha nkiti o? onweghi ihe ndi iro gi puru imegi na afo 2008 anunwa
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 9:41pm On Jan 14, 2008
what is happening here ?
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by topkin(m): 11:37pm On Jan 14, 2008
Na wa o! Na only igbos dey dis nairaland Ah ah angry I go vex o!!!

All these igbos sef!!! I bow to una o! Topic don turn to anoda tin! A na ma num tongue
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Kashif(m): 12:04pm On Jan 25, 2008
Obu gini ka onye a nekwu? Oburu na o mataghikwa ebe ono, ya juo ase. Odighi ihe iwe di na ya.

Udo diri umu igbo!
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by creamdream: 2:38am On Feb 02, 2008
THE RULE OF NAIRALAND SAYS, WRITE IN ENGLISH, Else you will be banned, UNA DEY CRASE
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ghettochyk(f): 5:05am On Feb 02, 2008
creamdream:

THE RULE OF NAIRALAND SAYS, WRITE IN ENGLISH, Else you will be banned, UNA DEY CRASE
ohh pipe down. if u don't get it then ga gbuo onwe gi. nonsense. ewu awusa. hissssssssss.
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Ijiji1(m): 5:14am On Feb 02, 2008
Another Igbo thread, una no dey tire
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 8:56am On Feb 02, 2008
Ijiji1:

Another Igbo thread, una no dey tire
my brother go jump inside lagoon
e bea bu maka ndi chukwu goziri agozi
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Ijiji1(m): 9:01am On Feb 02, 2008
Bai oziomatv are you talking to ijiji 1 of Abagana like that? "alu" shocked
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 9:20am On Feb 02, 2008
ya bu na ibu nwafor were otua na akoto umuafor igbo?
nwanna mbanu emene otua, anyi abughi ndi ofe mmanu na ere onweha.


am sorry to have insulted you, was thinking that you from another tribe.

(1) (2)

Which Is Better?(the Old Days Or Modern Day) / Talents Of Our Different Tribes / Tribe With Best And Worst Men As Husbands

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 19
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.