Fromuk's Posts
Nairaland Forum › Fromuk's Profile › Fromuk's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 (of 40 pages)
To be honest with u madam amaghi esi lol ![]() Chei ofe owerri nkworo aka sie with anu nchi, nche ya tomorrow ya ga adi mma nga eji iwe sie afang soup. Ndi akpiri ga asi ka ha biara m holidays mana agaghi m ekwe ma ncha. Ify amaghi m na iwu onye aruru ala chinaeke tiri mbo na ike. |
Bia take kwa time now. kee ndi bu amuazu? odika irie la ihe asa anya. Adi m mma but amaghi m onye mere ofe nshiri gbaa uka. Ify odika ima nwere ya aka, ofe owerri gbaa uka. Now tell me what i will eat? |
Tosh ihe ga eme now wu ebe fake adi go notorious na central London and ha mana owu gara ya na eso aga ulo ndi lekwe ntu, its hytime you change location. Awuru Sufolk ma owu Nufolk gi agawa zie ebe ahu ana amaghi onye fake wu. ![]() Igbo Gudeven all |
fake oga ekwe gi mata na onwu egbuole Osy nwa mama. Kee ihe isi na iga aju m |
Ify agaghi m aputali na cloud ten tomorrow, make we see for anyway someppl no here but u know how far now.Fake no yawaa, shaking ibagha ma owuru onye kalaba. |
how i go greet pesin wey dey for heaven when i never die? Ikomi dey for heaven unless papa God go deport earth otherwise mi never wan go heaven for now. Gudnight and dont be stingy to fake to avoid iji ndi ash london ugwu. |
faketan:fake obuzi gini, obu na trust adighi zi. Ify obu gi na eme ihe fake gi na aga na nke felicia, just stop denying fake d thing. |
oooohhh ndi ash london na eme na credit, ndi mmadu emegide jide saa ugwo £80 na nke ofu onye. felicia £80, elizaberth na Grace owu kwanu ole ka onu ji ha? |
ok ndo. |
iceblue:Ify izago aha ozo ka obu gini.Iceblue=Ify ![]() Tosh nno, asi kwa m ka mbia leta gi but onye tinyere gi na ulo nga biakwa weputa gi(fake). But fake imee last round gi akwoo ugwu maka esi ozo oga agu kwa gi. Darfur so na brother ka ina aru? Onu e-blemu na tosh maka ihe a ona eme si na nna. Its heriditary |
Gyls do fart at all? They seem too clean to fart lol |
@Ify Fake na a'complaini na imaghi nri esi, anyway asi na agam abia iri ofe owerri gi i will buy andrews liversalt first aringi afo asaa gboo mu lol Ka chi foo nke gi. |
ama m ma onu o'bikotara onu, ikomi bee na haven which means he sees and lives everywhere except na ulom. Amaghi m ihe na agu m na abalia, odika aga m apuoo now ga rie akpu mana ike adighim iga anywhere. GC kedu ihe isiri tata ka i'bu ndi na eri chinese na french fries. @ify obu ngi bu nwanyi nwere di ka obu GC? |
Elekwa nu Ikomi? |
lol neva mind ego val di ready since last val lol |
ghettochyk:GC oji aku ya kwaa nna ya na oburo diokpara gburu hope u understand this one, what men can do women can do even bera, anyway nsogbu adiro chinaeke ga ewetere m ego aga eji eme the val. |
ghettochyk:Ok jisi ike na oru ka inwe ike iruta ego anyi ga eji eme val in absentia. Ify anaghi ere bolingo ice-krem ebe mara tosh na aga. kedu ihe ozo ichoro ka m sutara gi? Okpa nsukka ka obu ji akaeze? lol |
ghettochyk:GC eburu kwe bata 18 yard box, watz up nke gi kwa. Nkea iputara na oge tata. Dalu. ghettochyk:nkea ina akpom aha igbo m na aha baptism at the same time udo adikwa. Noffin much mega, ana m elele boolu ndi angola na egypt na agba.kedu kwanu nke na eme na obodo amelika |
Then foolishly chicken out anu ofia. |
Ify Bolingo Bolingo onye ama ama ice-krem anoghi ebe anyi na aga. Bia onwere onye Orlu ima na CIV? ma asi na ika na ezi noro na CIV,enwee gwa m aha ha ka m lee ma ama onye ha bu. Cos i no some leaving dia. |
ok lota kwa osiso ka anyi nwee ike ga choro our hand. |
ifyalways:Fake ga agba mu egbe, oma ulo m aringi ya were akwa made meru m ahu then madam ajuwazie m kedu ihe mere m. Hapu ka nga ebe ndi india ha amaghi madam and ha enweghi nwoke ka gi lol |
toshmann:Tosh atufuru ify onu, onye ahu di mma amaghi ihe onye ibi na afu, maka onwere fake na service ya oge obula omaghi na ![]() anyway kpoo mu na igwe ka anyi gawa-gawa. Umu india otego nchowara ya. |
ifyalways:ana m achi maka the ban now otherwise all is for madam. Secrecy? odika iwu onye secret court ujo abia kwa la m ifyalways:Agwa go m ngi ihe nga enye gi ode maya wuru ndi yoruba. nke Kiss aka m adighi ya ime kora ya madam. Ikomi na fine bobo now ya di in love dikwara ya in-love oga efitti onu abou abi owughi ngi ka odi in-love with. |
ifyalways:Owuru kwa nu gi, onye enyere ban must oil his instrument now so that oga adi more sharper ma e-liftoo de ban lol.Nwa somali amuru na obodo eliza, ipaa nwa eh ugwu ya wu dodohi even eshere m ya foto na ugwu ebe ogba , nsaa the foto tosh ga ewere ya pastie na wall ulo ya.Agara m ka m sutaragi some snacks(plantain ahuru ahu) for val now but ha emechie la. Oga awu zi tomorrow. |
Hahahaha if wishes were horses ![]() |
ngbe uwa bu uwa nchara otara bu the prestige but ichoo i'nye ya service go to machanic make them put conderm oil for the tin. ![]() Chei tosh mma kwa ihe di mma, ipaa nwa somali obunyere m nka bu olu gbajee boys.Asi na obu ngbe nka no na onitcha na azu ahia my money for finish for the ukwu. Tosh kpoo nu m na fone ka m mara ma anyi oga aga ozo na abalia. Tosh ngi nwe aka. ![]() |
u got is wrong kee kwanu monshage na ynot? ifyalways:Ujo kwa? Ka chi foo nke gi ekwe kwala onye obula kpatu gi aka na abalia even fake lol |
ifyalways:Hahahahaha just ngwanu m ka m kporo umunna m +ikomi,tosh na romanus bia at the same time den gi esoro anyi lawa zie. ![]() odika owu Tosh na eme na door, chei ga m gaa city center now lol |
Ama m aga uka na saturday awu m onye sabati tot na ngwa go gi b4. Tosh ka m na eche, anyi choro iga ahia abali ga choro someffin. Okwa ima na ewu na anaghi ata ji sowe nke na ata ji ya bido tawa ji. Tosh meee na nwamkpi si nne ya mee eme. Kedu kwa nu ihe i'choro ka m ji gbara gi val as i dont know what your likes and dislike. |
We lose match today u dey here dey look women profile. Please no take picture self-service abeg EWU |
mamalaj:You are right bros, the ref was against us even the penalty he could'nt have given it if it did not happen twice. Anyway berti Vorts suppose dey Obodo Hithler now otherwise i will send ppl from NL or OBJ sef to shagg devil comot from em wife body |
anyway someppl no here but u know how far now.
be a man joo.
ha ji ego, anyi ji "the thing" tory finish. but enyekwala ha your real name o. or address gi o. gwa ha na i bu freelance journalist ma ha juo gi ihe i na aru.