Nnenneigbo's Posts
Nairaland Forum › Nnenneigbo's Profile › Nnenneigbo's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 72 73 74 75 76 77 78 79 80 (of 122 pages)
ghettochyk:even ikomi na a doubt gi, o so kwa gi kwuru ya taa rruo echi, i gaghi a nu ceo. ngwa nne o mee ka i buru deputy ok? good girl AMA M NA O GA EKWE, EZIGBO NWA) |
i na aga oru echi? well m Ga e misi headache i na enye ,. don't forge to buy something from shop face, di empty lol |
ghettochyk:LMAO kaface ga ha e facee muwa now. |
kaface, i dikwa egwu oooo, kedu i he igbo GC mere gi ugbua LOL i guess na agbalam first na igbo writing then. GC don't vex ok? |
[quote author=kachi_face link=topic=19138.msg1127324#msg1127324 date=1179531175]i siri na m na e use translator? kedu ihe o di gi ka i na asu? di ka ihe a muru amu[/quote]chei unu gajwa egbu mmadu ooooo. egbe onua unu ji nwayo nwayo na agba with syle sef lol [quote author=kachi_face link=topic=19138.msg1127318#msg1127318 date=1179531033]kedu ife i na acho? tinye ya na waitlist, i ga enwetakwa ya a.s.a.p, maximim 48 hours. oburu na i jee computers side, i ga ahukwa stuff,[/quote]kee ebe businessia di? where can u send stuff too? Ikomi:what is this LOLOLOL |
heeee GC, o buru na igbo ya na ara gi ahu, then tuta ego. o ego buru ya lol nwanne gi chota ya bu dvd, ya jiri aka ya nwehachi ya, after all, o ya stopuru gi from doing it lol GC, ebe m na acho i kpopu gi court, kaface,a wuputa, well, i think na offence nke ya kariri nke gi, so o yawa ka m ga e take to court, fo spamming lol. |
[quote author=kachi_face link=topic=19138.msg1127307#msg1127307 date=1179530771]@nnenne, !!?? mu ka i na akpo ofe mmanu? na ebee kwanu? ehn, anyhow, i gakwara di site? I na akpo ya mkpo mkpo,[/quote]chieee, this boy bu onye i igbo oooo. nnansorry oooo. but why now' i advertiseziri ya everywhere, ma na profile gi. not that i tried to check it out lol i he ahu o bu site gi? ngwa kwuokwa eziokwu hahahah uless ma i bu monshe in disguise, na acho irafu anyi |
Ikomi:i swear, na mu chee na o nu asusu ozo ka i suru lol |
Ikomi:LMAO biko gwakwa ya oooo infact, kachi were ike buru onye ofe mmanu na acho i me ka anyi chere na obu onye igbo, gaa na mkpo mkpo site ya ahu LOL like GC siri, beke bu agbara. threadia di too busy o ya mere o ji bia pastea ihe ahu, o buru na o na eme ego niile ahu o siri, he for no tell us lol |
ok see ya, jiri oso ga wehachi those dvds. |
[quote author=kachi_face link=topic=19138.msg1127273#msg1127273 date=1179530126]Ndi be anyi, a no kwa ya e e? Bia nu zuo afia di egwu online! Ebe a asogbu go m, ![/quote]LOL ihe o 419 ka i choro i me ndi igbo ibegi lol. ao i nuru ka anyi na ekwu maka ego. i si ka i bia recruit o anyi |
aaaaaaah chai, GC niakwa oxo ngwa ngwa, why mama gi, ji borrow ihe now, u gbuo u have to leave us. hisses bye bye oh. |
romeo:eeeehe, so i noro ebe ahu anyi a na a suffer na atukota ego anyi enweghi. sendia nu the boy to school from next week now. |
GC, i ka na asi na o bu joke. its no joke oooo lol. ikomi amaghi aku abc ma ofokwa 123. juokwa Romeo. Rome, how is the fund raising coming along. i hope na obughi the ego ka iji a fly to nigeria oooo. haa. o gaghi ato anyi ochi(especially ikomi) at all. nye onye ozo ego ahu(except GC) ka o jide before i gawa ebe i na aga. |
ghettochyk:well, i can see na aga ese okwu gba nyere business ia. ka m ga dee my business plan ofuma ofuma, mgbe monshege biara anyi ajuo ya, nke o che ga e mee ego karia. bikokwa, o nwej=kwaghi mgbe m siri na aha ude m bu udeaki. it could be ude aku, or even lait du aki. but makana ihe were ike i go all the way to ulo ikpe, agaghi m, e mebiri onwem case m. infact see you in court. hisses |
romeo: ![]() |
romeo:gini na enye gi nsogbu, a nurum osu ahu i mara. o di too much oooo ikomi, i bita ego ahu na bank, gwam ka m gwa gi ebe i ga eziga ya. m ga eji ya ga regsiter na ulo akwukwo ![]() |
romeo:adi m sure, na o gi ka o ka jooo. |
ghettochyk:so i maghi na ikomi neediri i ga back to primary eh? anyi na atukota ego i ji ziga ya, so ihe obula i were i tinye biko, e hesitatekwala |
GC i che na ma anughi maka business gi na monsh, noo na e discuss? hmmmm ude aki unu ahu unu choro i bido manufacture wa. e registergom the name already. ebe unu noo ne eme anya ura, na e discuss the whole business in the public of igwe mmadu. well muwa ga abu the oga kpatakpata, since na o bu mu weezi the business. Romeo, whats love got to do with it? lol |
romeo:o ebe a na ahu onye nka, gibberish ikomi i wonder about monshege oooo. i think na o na e need i charge or i topu this minutes or something. the thing gbara m hari( confusion is what i mean) |
@ghettochyk giwa na eme ka anyi chibuo onwe any na ochi, i ka na ekwu. i must say, the speed i ji wuputa, turu m egwu. ana ekwu na i wuputara babyosisi esoro gi landia. 2 of u sef. hmmmm. anyways, onweghi ego a na ke, so oso nile igbara bu na efu LOL |
monshe, kedu otu m ga esi zitara gi ya? m ga sendiri debit or credit card m, i were ya gaa atm i doro ego nna ok? i will send it asap, maybe by fax sef, since i sendiri tosh garri by fax |
romeo:eh, no sosso ebe ka onwere weight? hisses i gaghi m aza gi okwu ikomi i nookwa ya |
Ikomi:nka i na achi ochi, o di ka i ji ya ugwo. Baby, a mam onye na aga nigeria, nye, ego ahu ka m nye ya ka o zigara nne na nna gi lol |
ghettochyk, this girl were brain ooooo, i huru otu osi kowa the whole thing, my point bu na its chicken fee, euro a worthi gi anything to us na e deal with pounds lol Babyo how now? ncho ncho ego dollars unu ahu bu ihe na eme gi obi polina polina eh? eberem na emere unu dum |
monshe, i think na o ga buyi wu plant, so enjoyment i na enye anyi agaghi na cucut short without notice |
romeo, just because i na aliki i disagree with me na i he niile, ikomi cat cut ur tongue? kedu ebe ikomi agree with me |
heee ghettochyk, akpola ego akpo gi, okwaya? chai this girl sef hahahaha |
the only different bu na ikomi di wuieter, that can only be good news for ndi o ji igbo ya awa isi |
700 euro o putakwara nu gini, ebe anyiwa na deal with pounds, ego eji aga mba. 700euro putara £350 or something, now that is chicken fee. but onwe onye na e volunteer i dash mu na monshege. monshe o kwaya |
monshe, exactly my point, i her romeo choro bu, nga 2 months a o na ga, ka anyi hapu i na aju ebe ono everytime and bia yochawa, yochaputa something, so to make it safer for himself, o na agwa anyi nri dum o na eri and that o na gaa supermarket di na nigeria next month i ga zuta nri. april biakwa kita osi na o june ka ona eme travel ikomi, what is different about u |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 72 73 74 75 76 77 78 79 80 (of 122 pages)


