₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,119 members, 8,443,921 topics. Date: Sunday, 12 July 2026 at 06:48 PM

Toggle theme

Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. - Politics - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsNdi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. (897 Views)

1 Reply (Go Down)

Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by cazchi(op): 1:24pm On Jan 29, 2022
Anyi achoghi agha ozo, mana Onweghi ihe ndi igbo ga bu oburu na anyi ka no na obodo anumanu a.

Ha ji ohamadikwe, ndi a kporo anyi asi. Oburu na ihe a di anyi mkpa ofuma, anyi kwesiri i bido kwadowe maka ogu. Umunne anyi yiri nne na obodo ndi ocha. Ogu nahana kwado I bido, uwa g'enye aka.

Kedu ihe unu che? Onwere uzo ozo anyi g'esi nwete ihe anyi nacho? Achorom ka umu mu to na obodo anyi.
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Nobody: 1:30pm On Jan 29, 2022
Fight alone.

Don't drag others to your fight.

If you want biafra go to Sahara desert, purchase a portion of land there and live with your children there.

Biafra is dead and buried... nailed Coffin.
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Kosoco(m): 1:33pm On Jan 29, 2022
Aru adiro gi.... Kwusi nu igbu ndi aka ha Di ocha na udi nwere onwe. Ndi unu anuru ogu ka unu ji eme anu nta nta. Agha adighi nma. Agha na ebute ntaram afufu. Ndi nuru ya na oge ojukwu ka no na Ihe n'wute. Che echiche ka e ga esi dozie be gi. Kwusi nu igbu ndi be anyi. Ya gazie
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Sergio104(m): 1:35pm On Jan 29, 2022
cazchi:
Anyi achoghi agha ozo, mana Onweghi ihe ndi igbo ga bu oburu na anyi ka no na obodo anumanu a.

Ha ji ohamadikwe, ndi a kporo anyi asi. Oburu na ihe a di anyi mkpa ofuma, anyi kwesiri i bido kwadowe maka ogu. Umunne anyi yiri nne na obodo ndi ocha. Ogu nahana kwado I bido, uwa g'enye aka.

Kedu ihe unu che? Onwere uzo ozo anyi g'esi nwete ihe anyi nacho? Achorom ka umu mu to na obodo anyi.
He who start first may not finish seeing with his retina.

So just perish such idea for now.
But should Incase they repeat some of their madness like "operation python dance" then.....
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Sergio104(m): 1:38pm On Jan 29, 2022
Osagyefo98:
Fight alone.

Don't drag others to your fight.

If you want biafra go to Sahara desert, purchase a portion of land there and live with your children there.

Biafra is dead and buried... nailed Coffin.
What will really be your Faith If Biafran Nation emerge in your own time (for sure it will come, but we don't know the actual time).

Commit suicide??
Chant victory with ideology you hate so much?? cheesy.
Fight the new nation from within??.

what exactly??
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by gidgiddy: 1:54pm On Jan 29, 2022
cazchi:
Anyi achoghi agha ozo, mana Onweghi ihe ndi igbo ga bu oburu na anyi ka no na obodo anumanu a.

Ha ji ohamadikwe, ndi a kporo anyi asi. Oburu na ihe a di anyi mkpa ofuma, anyi kwesiri i bido kwadowe maka ogu. Umunne anyi yiri nne na obodo ndi ocha. Ogu nahana kwado I bido, uwa g'enye aka.

Kedu ihe unu che? Onwere uzo ozo anyi g'esi nwete ihe anyi nacho? Achorom ka umu mu to na obodo anyi.
Site n'ike nke Chukwu, umu -Igbo ga enwere onwe ha n'oge na adiro anya
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Nobody: 2:31pm On Jan 29, 2022
Sergio104:
What will really be your Faith If Biafran Nation emerge in your own time (for sure it will come, but we don't know the actual time).

Commit suicide??
Chant victory with ideology you hate so much?? cheesy.
Fight the new nation from within??.

what exactly??
Not only come but cum.

Well, nothing is coming but one thing is certain any fool that died in the name of Biafra means that his own biafra has come.

How do you expect a nation when you are not even 0% near to achieving it

Or you want to tell us you can over ride us against the scam biafra to get your nation...mbanu..

That's mistake Ipobs do make....That a child is not tall enough to see outside the fence of his father's compound, doesn't mean there are no other compounds aside his fathers.
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Nobody: 2:35pm On Jan 29, 2022
Kosoco:
Aru adiro gi.... Kwusi nu igbu ndi aka ha Di ocha na udi nwere onwe. Ndi unu anuru ogu ka unu ji eme anu nta nta. Agha adighi nma. Agha na ebute ntaram afufu. Ndi nuru ya na oge ojukwu ka no na Ihe n'wute. Che echiche ka e ga esi dozie be gi. Kwusi nu igbu ndi be anyi. Ya gazie
They should continue killing ndigbo and be tagging it DSS

I wonder who is dying
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by SlayerForever: 2:36pm On Jan 29, 2022
Ofu ihe ị ga-aghọta bụ na agha adigo na b'anyi ma kita.
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by ZombieTERROR: 2:39pm On Jan 29, 2022
The problem is bad leaders.. and followers who are blinded by religion.. ethnicity and tribalism.

that's why things are bad and getting worse

its only a mad person that will look at a man like buhari and make him a president.

Nigerian youths are mad and there's no hope

guess what.. some are packaging another failure and a chronic London hospital visitor as another option..
in a country of More than 200 million people.

Nigeria is cursed
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by Kosoco(m): 2:47pm On Jan 29, 2022
Osagyefo98:
They should continue killing ndigbo and be tagging it DSS

I wonder who is dying
it's very painful bro... you enter Villages start kill Village chiefs and that it DSS is disgusting
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by cazchi(op): 3:49am On Jan 30, 2022
Anugo'm ihe unu kwuru. Mmadu si na oburu na I choro udo, kwado maka ogu.

Oburu na Palestine mobu Iran mobu Japan enwero ngwo ogu, uwa ekwesigo I gwo ha ka abacha.

Ndi kwuru na ihe m n'ekwu enwero isi, nsogbu adiro.
Re: Ndi Nkem. Odika O Sonso Agha G'enye Anyi Nnwere Onwe. by tit(f): 4:40am On Jan 30, 2022
Many are mad, few are roaming.
Or do you think only nyamirin people understand into?
At best, you are idiot,
But more likely this is a post from a DSS
1 Reply

Nkem Okeke: Why Anambra Deputy Governor Defected To APC - APGALizben Agha, An Igbo Jew Who Was Arrested With Israeli Filmmakers ReleasedOnwe Zack Onyebuchi Provides Borehole For His People In Enonyi234

Where Are The Original ESN Kanu Set Up And Who's In Charge Of ThemCameroon: Separatists, Nigerian Militants Paralyze BorderPresident Buhari Celebrates Eid With His Family And Aides In Abuja (photos)