Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,155,986 members, 7,828,486 topics. Date: Wednesday, 15 May 2024 at 10:26 AM

Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw (728 Views)

'Yorubanisation, Lagoslisation' In Tinubu's Appointments, Arewa Forum Raises Ala / Peter Obi And The Last ‘Big Men’ By Chidi Amuta / Abraham Amuta Rejects Offer To Be Freed By Boko Haram, Dumps Christianity (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 4:15am On Apr 11, 2022
Biko. Zo nu ndu unu.

Ndia afuroghi anyi n'anya. Ogu daa taa, okwa unu ka ha ga eji chuo aja o.

2 Likes

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by santopelele(m): 4:17am On Apr 11, 2022
Nwanne, enweghi ife na eme, hapu okwu

1 Like

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SmartPolician: 4:54am On Apr 11, 2022
Nke bu eziokwu bu na anam ahu ndi Igbo bi na ugwu ka nwaturu eji achu aja na Nigeria maka na ha adighi anu nti. Chukwu gbaghara mu maka nkea.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Difrent: 5:04am On Apr 11, 2022
[quote author=OkwuEziokwu post=111833886][s]Biko. Zo nu ndu unu.

Ndia afuroghi anyi n'anya. Ogu daa taa, okwa unu ka ha ga eji chuo aja o.[[/s]/quote]

Take this to Languages section
This is POLITICS section
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 5:31am On Apr 11, 2022
Nwanem nwanyi bi na ugwu kporom nagwam na ha amakwagi otu Yana ndi ezinaulo ya gaesi lota. Maka na uzo Kaduna Abuja road abugo uzo onwu na ndu. Aeroplane 120k iji gafee uzo, Yana Di ya, na umu abua bu 480k. train ndi bandit akwusigo ya. Mana kamgbe Ka mnagwaha lota ma ha si na ndu di mma na ugwu. Chineke mere ha Ebere kaha lota na ndu.

1 Like

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Obagofixxy: 7:20am On Apr 11, 2022
Nhe ndi ugwu la eme anyi kariri, ndi ara ka ha bu
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:13am On Apr 11, 2022
santopelele:
Nwanne, enweghi ife na eme, hapu okwu

Nwannem, e kwugo'm nke di mu na onu. Udo!

2 Likes

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:15am On Apr 11, 2022
SmartPolician:
Nke bu eziokwu bu na anam ahu ndi Igbo bi na ugwu ka nwaturu eji achu aja na Nigeria maka na ha adighi anu nti. Chukwu gbaghara mu maka nkea.

Nwanna, nkea gbawaram obi. Ihe mere ka mgbe Ojukwu ha ka no na Army mekata me ozo, amaghim ihe m ga kpo ndi igbo.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Tinubuadvocate: 9:18am On Apr 11, 2022
Seun mydn44 lalasticalala oam4j Dominique rule 21 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation.
OkwuEziokwu:
Biko. Zo nu ndu unu.

Ndia afuroghi anyi n'anya. Ogu daa taa, okwa unu ka ha ga eji chuo aja o.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:20am On Apr 11, 2022
Evaloyal2J:
Nwanem nwanyi bi na ugwu kporom nagwam na ha amakwagi otu Yana ndi ezinaulo ya gaesi lota. Maka na uzo Kaduna Abuja road abugo uzo onwu na ndu. Aeroplane 120k iji gafee uzo, Yana Di ya, na umu abua bu 480k. train ndi bandit akwusigo ya. Mana kamgbe Ka mnagwaha lota ma ha si na ndu di mma na ugwu. Chineke mere ha Ebere kaha lota na ndu.

Odiegwu! Chukwu ga enyere ha aka. Biko, oburugodi na uzo mobu ego adiro I pu kita, ka ha gbawa mbo kwadowe maka ogbahara. Amam ihe m ji ekwu ihea. Ka obodo si di kita, onye ma ihe ndia bu n'uche. Ndubuisi.

1 Like

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 9:22am On Apr 11, 2022
Tinubuadvocate:
Seun mydn44 lalasticalala oam4j Dominique rule 21 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation.

What is your problem, man?

3 Likes

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Iykoto86(m): 10:12am On Apr 11, 2022
Tinubuadvocate:
Seun mydn44 lalasticalala oam4j Dominique rule 21 21. Please spell words correctly when you post, and try to use perfect grammar and punctuation.
You are mentally sick,how can you be so afraid of your fellow men you claim to share same country with.is igbo language not an official language in nigeria? chukwu mere gi ebere.onye ofe mmanu ajo obi.

2 Likes

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 10:56am On Apr 11, 2022
OkwuEziokwu:


Nwanna, nkea gbawaram obi. Ihe mere ka mgbe Ojukwu ha ka no na Army mekata me ozo, amaghim ihe m ga kpo ndi igbo.

Ihe na-atọm amụ bụ na ha ndiigbo bi na legosu so ná ndị na-achọghị biafra.

Ha amaghị na osu, ha so ná ndị izizi agacho isi fa achọ. Ọkwa nke bụ dọkịta nwụrụ na train. Obere oge ha bata Twitter screaming na ndị Naịjirịa kpọrọ ndị Igbo asị. Ndị eriri

Nke bụ gọvanọ Anambara megheribe. Idiot
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 1:16pm On Apr 11, 2022
OkwuEziokwu:


Odiegwu! Chukwu ga enyere ha aka. Biko, oburugodi na uzo mobu ego adiro I pu kita, ka ha gbawa mbo kwadowe maka ogbahara. Amam ihe m ji ekwu ihea. Ka obodo si di kita, onye ma ihe ndia bu n'uche. Ndubuisi.

Anam etinye ha na ekperem oge nile, Chineke ga edunata ha. Amam na ihe natuha uju bu ibidokwa ndu nisi mahalota. Ma Ndubuisi neziokwu. Kee Ka ISI mara na aha nnam bu Ndubuisi?

1 Like

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by helinues: 1:17pm On Apr 11, 2022
Mynd44
Lalasticlacla
Oamj4
Mukina
Seun
Dominique
Oamj4

Rule 21
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by AchalugoNwa(f): 1:29pm On Apr 11, 2022
taaaa
fa meghelie ehh
anyị asua fa akwu
2022 aburo 90s ooo

cc
helinues
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Nobody: 1:38pm On Apr 11, 2022
Eziokwu
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 1:55pm On Apr 11, 2022
SirBlack999:


Ihe na-atọm amụ bụ na ha ndiigbo bi na legosu so ná ndị na-achọghị biafra.

Ha amaghị na osu, ha so ná ndị izizi agacho isi fa achọ. Ọkwa nke bụ dọkịta nwụrụ na train. Obere oge ha bata Twitter screaming na ndị Naịjirịa kpọrọ ndị Igbo asị. Ndị eriri

Nke bụ gọvanọ Anambara megheribe. Idiot

Enyia obughi na ndi bi na legosu achoghi Biafra,ha achoghi Biafra nke ipob di nime ya.
Maka ipob na-ebute nsogbu bata na Ala Igbo.
Obu soso ndi iberibe ne soro ndi Na-egbu ndi mmadu na achoghi i soro ha na-eme ihe ojoo ha na ebute nime Ala Igbo �
Anyi, ndi nwe akonuche mara na ibute nsogbu bata na Ala Igbo bu ihe nzuzu,anyi juru ihe obula ipob di nime ya�
Ndi Anambra nno Govano ha na asu, Chukwu ga enye Governor ha Ike ijupu ndi otu ipob na esn na ugm nke na achoghi ka oganiru bata na Anambra.
Chukwu gozie Prof Soludo.
Anyi nọ Apga na azu

2 Likes

Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 2:49pm On Apr 11, 2022
Proudlyomonna:


Enyia obughi na ndi bi na legosu achoghi Biafra,ha achoghi Biafra nke ipob di nime ya.
Maka ipob na-ebute nsogbu bata na Ala Igbo.
Obu soso ndi iberibe ne soro ndi Na-egbu ndi mmadu na achoghi i soro ha na-eme ihe ojoo ha na ebute nime Ala Igbo �
Anyi, ndi nwe akonuche mara na ibute nsogbu bata na Ala Igbo bu ihe nzuzu,anyi juru ihe obula ipob di nime ya�
Ndi Anambra nno Govano ha na asu, Chukwu ga enye Governor ha Ike ijupu ndi otu ipob na esn na ugm nke na achoghi ka oganiru bata na Anambra.
Chukwu gozie Prof Soludo.
Anyi nọ Apga na azu

Nwokem, kedu ihe I na ekwu ebea? Site mgbe ESN bidoro, e nunugo na ndi fulani chiri nama bata obodo anyi?

Bikokwa o. Esoghim na ndi IPOB, mana ama'm na ha di iche na UGM. ESN n'eche obodo. MNK na chutara anyi obodo anyi.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 3:02pm On Apr 11, 2022
Proudlyomonna:


Enyia obughi na ndi bi na legosu achoghi Biafra,ha achoghi Biafra nke ipob di nime ya.
Maka ipob na-ebute nsogbu bata na Ala Igbo.
Obu soso ndi iberibe ne soro ndi Na-egbu ndi mmadu na achoghi i soro ha na-eme ihe ojoo ha na ebute nime Ala Igbo �
Anyi, ndi nwe akonuche mara na ibute nsogbu bata na Ala Igbo bu ihe nzuzu,anyi juru ihe obula ipob di nime ya�
Ndi Anambra nno Govano ha na asu, Chukwu ga enye Governor ha Ike ijupu ndi otu ipob na esn na ugm nke na achoghi ka oganiru bata na Anambra.
Chukwu gozie Prof Soludo.
Anyi nọ Apga na azu
"Proudlyomonna". Lol. Lagosized Igbo. Akaga agwagi jee dakpunye na lagoon
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by SirBlack999(m): 3:04pm On Apr 11, 2022
OkwuEziokwu:


Nwokem, kedu ihe I na ekwu ebea? Site mgbe ESN bidoro, e nunugo na ndi fulani chiri nama bata obodo anyi?

Bikokwa o. Esoghim na ndi IPOB, mana ama'm na ha di iche na UGM. ESN n'eche obodo. MNK na chutara anyi obodo anyi.
. Inaatupuru mpama ahụ ọnụ? Efulelefu nọ legosi na-ala onye ofe mmanụ, marakwuo ife n'eme na alaigbo
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 3:26pm On Apr 11, 2022
SirBlack999:

"Proudlyomonna". Lol. Lagosized Igbo. Akaga agwagi jee dakpunye na lagoon

Enwere m azumahia na Lagos ma anaghi m ano ebe ahu full time.
Onweghi ihe di ka idakpunye na Lagoon obula,ndi Igbo na ndi obula enweghi nsogbu
soso umu Ipob bu ndi ne nye onweha nsogbu.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 3:50pm On Apr 11, 2022
OkwuEziokwu:


Nwokem, kedu ihe I na ekwu ebea? Site mgbe ESN bidoro, e nunugo na ndi fulani chiri nama bata obodo anyi?

Bikokwa o. Esoghim na ndi IPOB, mana ama'm na ha di iche na UGM. ESN n'eche obodo. MNK na chutara anyi obodo anyi.

Negodu kam m gwa gi,ndi esn anaghi alusa fulani obula ogu,ihea bu ipob propaganda.
Na Imo State anyi enweghi nsogbu fulani obula kam-mgbe uwa, nsogbu anyi bidoro mgbe ipob butere otu esn ha bata na Ala anyi bu Imo Steti angry
Anyi achoghi esn unu ozo biko bia buru nu undecided
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Proudlyomonna: 4:10pm On Apr 11, 2022
SirBlack999:
. Inaatupuru mpama ahụ ọnụ? Efulelefu nọ legosi na-ala onye ofe mmanụ, marakwuo ife n'eme na alaigbo

Negodu ezi nwuru anwu na pko onye ozo mpama�
Nkea bu soso ihe ndi ipob ma,ikpari madu �
Onwekwanu ihe ozo di efulefu,iti nwuru dika gi nisi?
Ndi bu Nwafo na agba-mbo site na Lagos,ruo na Abuja,ma na Bayelsa ruo ebe nine Chukwu kere Eligwe na Uwa kere.
Ndi ipob unu bu ezigbo iti unu nweghi amamihe chacha, soso icho nsogbu bu naani ihe unu ma eme nke oma�
Fiaakwa ihere megbuo unu.
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by Evaloyal2J(f): 10:22pm On Apr 13, 2022
OkwuEziokwu:


Odiegwu! Chukwu ga enyere ha aka. Biko, oburugodi na uzo mobu ego adiro I pu kita, ka ha gbawa mbo kwadowe maka ogbahara. Amam ihe m ji ekwu ihea. Ka obodo si di kita, onye ma ihe ndia bu n'uche. Ndubuisi.
sorry please,I wasn't referring to your post. I misquoted. Edit my post abeg
O Kwa one almajiri like that .
Re: Mgbolo O Ne Ka Ihe G'eme Anyi Tupu Anyi Amuta Ihe. Ndi Banyi, Puo Nu Ala Ndi Ugw by OkwuEziokwu(m): 5:43am On Apr 14, 2022
Evaloyal2J:
this irredeemable soul, get lost. Ozu

Excuse you?

(1) (Reply)

JUST IN: MC OLUOMO'S OBSESSION WITH TAKING DOWN TOOAN & ITS MEMBERS. / What Do We Enjoy As A Citizen Of This Country? / Osun Delegates Meet With Osinbajo While Wearing Tinubu's Branded Face Caps

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 48
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.