Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,239 members, 7,818,818 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 05:41 AM

Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra (2399 Views)

New Millitant Group From The North New Northern Avengers (NNA) / Oganiru 2016 – The Enugu State Investment Summit / Buhari Launches Calabar-Kastina-Ala Super Highway Project (2) (3) (4)

(1) (2) (Reply) (Go Down)

Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Elosky20: 2:00pm On Aug 12, 2015
biko umu nwanem ka anyi jiri ohera kpa maka nkwado oganiru ala biafra. ajuju m bu kedu ihe ndi anyi ga eme ka nwe ike inoro onwe gara idi na acho enyemaka na aka obodo naijaria
BIKO KA GBA MBO HU NA ANYI KWURU OBI ANYI NA ASUSU IGBO SOSO

7 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by gabazin080(m): 2:39pm On Aug 12, 2015
Elosky20:
biko umu nwanem ka anyi jiri ohera kpa maka nkwado oganiru ala biafra. ajuju m bu kedu ihe ndi anyi ga eme ka nwe ike inoro onwe gara idi na acho enyemaka na aka obodo naijaria
BIKO KA GBA MBO HU NA ANYI KWURU OBI ANYI NA ASUSU IGBO SOSO
this is what happens when you try to show off your stupidity online.
See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread

5 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by cheruv: 2:48pm On Aug 12, 2015
Ngwa OP..bido ka anyi so gi na azu

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by wecan: 2:50pm On Aug 12, 2015
Achorom ima, ma ndi a na asi, naha na achoro anyi Biafra, mmadu dika Nnamdi Kalu, maha ejike kwere nke oma na acho ya? Maka ogaghi adi mma, agba cha mbo nile a, oburu ihe lara niyi.

2 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GstringAngela(f): 2:53pm On Aug 12, 2015
The primitive language of bush dwelling babarians

5 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Emeanua(m): 2:58pm On Aug 12, 2015
OP Oga adirighi na nma, otu ubochi agamu ehiora na ala Nigeria teta na ala Biafra

10 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 3:16pm On Aug 12, 2015
GstringAngela:
The primitive language of bush dwelling babarians

afo sagbuo nne i
Otolo gbagbuo nna i
Kitikpa gbagbuo nne i na nna i
ala fejuo nne i anya ebea

11 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 3:17pm On Aug 12, 2015
gabazin080:
this is what happens when you try to show off your stupidity online.
See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread

lie nsi ebea

8 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by amadice(m): 3:56pm On Aug 12, 2015
GstringAngela:
The primitive language of bush dwelling babarians
...anu ofia madu

10 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by amadice(m): 3:57pm On Aug 12, 2015
gabazin080:
this is what happens when you try to show off your stupidity online.
See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread
...ikpu nma gi

7 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by nwadiuko1(m): 4:01pm On Aug 12, 2015
Ejim aka na enwere ndi ozo na esonye anyi na okwu nwere onwea na anaghi aghota
asusu anyi.....

Ajujum bu; kedu ka ha gesi sonye na nkparita uka nkea anyi na eme ugbua?
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by fastguy10: 4:04pm On Aug 12, 2015
Biafra ala nnam

Chineke gozie Biafra,ala oma

Udo diri umu Biafra

3 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by fastguy10: 4:08pm On Aug 12, 2015
gabazin080:
this is what happens when you try to show off your stupidity online.
See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread
Ihere buru nke gi,ezi ofia
Ndi obi ojoo

5 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by EastLebanon(m): 4:17pm On Aug 12, 2015
gabazin080:
this is what happens when you try to show off your stupidity online.
See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread
bia common gbawa door,ina amu amu,obu ife nile ka iga ama?,biko kupu makana okwalagi.

4 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Elosky20: 4:22pm On Aug 12, 2015
nwadiuko1:
Ejim aka na enwere ndi ozo na esonye anyi na okwu nwere onwea na anaghi aghota
asusu anyi.....

Ajujum bu; kedu ka ha gesi sonye na nkparita uka nkea anyi na eme ugbua?
onye obula bu nwa amala igbo kwesi ima ka esi agu ma na edekwa ihe na igbo. anyi abughi ndi bekee na asu asusu onye ocha, ka anyi jiri ohere kwalite isu asusu nna nna anyi ebe obula anyi no.

2 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by nwadiuko1(m): 4:34pm On Aug 12, 2015
Elosky20:

onye obula bu nwa amala igbo kwesi ima ka esi agu ma na edekwa ihe na igbo. anyi abughi ndi bekee na asu asusu onye ocha, ka anyi jiri ohere kwalite isu asusu nna nna anyi ebe obula anyi no.
kedu maka ufodu umunne anyi ndi mbammiri?

2 Likes

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ezeagu(m): 4:39pm On Aug 12, 2015
Better thread: https://www.nairaland.com/2520568/manifesto-eastern-nigeria-development

By the way is Biafra just Igbo, or?
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by cheruv: 5:01pm On Aug 12, 2015
GstringAngela:
The primitive language of bush dwelling babarians
M gaabia ira otu cheesy

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 5:01pm On Aug 12, 2015
amadice:
...ikpu nma gi
cheesy grin
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ChinenyeN(m): 4:39am On Aug 14, 2015
O gasi idu mgba unu nga ikota la Biafra abuu adilihu Igbo. Chi kwe, unu akota ya tutu ya abia adi l'uhu.

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by tpiah2: 4:56am On Aug 14, 2015
who owns sosoliso airlines i wonder.
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by abacrested(f): 6:47am On Aug 14, 2015
Otu ihe doro mu anya bu na oga akachanma na ekewara obodo a bu nigeria ka o pee mpe ma nwee ike I chikota Onu. Biko nu umu nnaa, ka Anyi mara nu na onwere agburu anyi si,hukwanu onwe anyi na anya,mara Kwa na ndi ofe nmanu na ndi alakuba abughi nwanne nmadu. Chukwu ga enyere anyi aka.
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by soloroyality(m): 7:34am On Aug 14, 2015
Obi gadimu nma ma oburu na ekute okwu biafra unu ahara isina o bu soso nd igbo ka akwadoro biafra nehi na ndi mbammiri sokwa na oso biafra.
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by virus05(m): 7:45am On Aug 14, 2015
GstringAngela:
The primitive language of bush dwelling babarians
never wanted to comment or say anything today but u'v made me to..



You are a she-goat, idiot.. If u dont have anything to say, why not shut up. Instead of insulting the igbos..what nonsense

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:11am On Aug 14, 2015
Biko ka anyi gbaa mbò na enwenata akù na úba anyi na ala igbo. Ka anyi nwetunata aka na iwu ulo na mba. Nke anyi bu nke anyi ooo

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:17am On Aug 14, 2015
Biko op, gili ohere a gwa ndi rijuru afô na anogho na ala biafra ka ha bidotu business na ala biafra..

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by SOUNDKING: 8:19am On Aug 14, 2015
Laa -la -la-laaa-la-la....we love and cherish,may chukwuabiama bless every Biafran we are one.....when Biafra is fully come,we shall have 1 central language which every Biafran will understand,the language will comprise of Igbo,ibibio,ijaw and every language in Biafran province,,,,,,,God bless Biafra,,,,,,NB:that you are a Biafran doen't mean you must be IGBO,Biafrans in Ijaw province could open a thread concerning Biafra in Ijaw language as well as Ibibio,tho they undersatand Igbo,But Biafra is One God bless Biafra......lets lock our door that the enemies may never see way to defraud us again.

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Bobbystanley(m): 8:32am On Aug 14, 2015
Umunnem Ndi Biafra Chukwu Goziri agozi... Ogaghi adi nma ka umu nne anyi ndi nwuru anwu n'oge ogu ndi bekee kporo civil war ka mbo n'ile ha gbara buru ihe lara iyi.

Bia nu ka anyi jiri ofu obi choo Biafra.

Obodo owuwa anyanwu.


Biafra Kwenu!

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:36am On Aug 14, 2015
Umu nne, unu emela nke OMA.
Di ka Onye is anyi, Nnamdi Kanu na-ekwu, na ikpotomazu, eme elu, mee ala, Biafra ga-abia.

Ekele m nu.
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Chibaba247(m): 8:37am On Aug 14, 2015
GstringAngela:
The primitive language of bush dwelling babarians
onye iberibe ka ibu

1 Like

Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ifyan(m): 10:55am On Aug 14, 2015
fastguy10:
Biafra ala nnam

Chineke gozie Biafra,ala oma

Udo diri umu Biafra

Ikwuru ezioku.

Udo ala Biafra
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by drauj(m): 11:33am On Aug 14, 2015
Guess it's meant for the 5% flat yam heads.

(1) (2) (Reply)

Letters Written Two Hundred Yrs Ago By Euro-jewish Rabbis Addressed To The Igbos / funny: how did i get these many comments on this trend / IPOB Alleges Plot To Kill Nnamdi Kanu, Says Leader’s Room In Kuje Tear-gassed

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 26
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.