Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,319 members, 7,957,843 topics. Date: Tuesday, 24 September 2024 at 09:44 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra (2446 Views)
New Millitant Group From The North New Northern Avengers (NNA) / Oganiru 2016 – The Enugu State Investment Summit / Buhari Launches Calabar-Kastina-Ala Super Highway Project (2) (3) (4)
Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Elosky20: 2:00pm On Aug 12, 2015 |
biko umu nwanem ka anyi jiri ohera kpa maka nkwado oganiru ala biafra. ajuju m bu kedu ihe ndi anyi ga eme ka nwe ike inoro onwe gara idi na acho enyemaka na aka obodo naijaria BIKO KA GBA MBO HU NA ANYI KWURU OBI ANYI NA ASUSU IGBO SOSO 7 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by gabazin080(m): 2:39pm On Aug 12, 2015 |
Elosky20:this is what happens when you try to show off your stupidity online. See as your brothers are clicking and going out of your sh1t and tribalistic thread 5 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by cheruv: 2:48pm On Aug 12, 2015 |
Ngwa OP..bido ka anyi so gi na azu 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by wecan: 2:50pm On Aug 12, 2015 |
Achorom ima, ma ndi a na asi, naha na achoro anyi Biafra, mmadu dika Nnamdi Kalu, maha ejike kwere nke oma na acho ya? Maka ogaghi adi mma, agba cha mbo nile a, oburu ihe lara niyi. 2 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GstringAngela(f): 2:53pm On Aug 12, 2015 |
The primitive language of bush dwelling babarians 5 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Emeanua(m): 2:58pm On Aug 12, 2015 |
OP Oga adirighi na nma, otu ubochi agamu ehiora na ala Nigeria teta na ala Biafra 10 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 3:16pm On Aug 12, 2015 |
GstringAngela: afo sagbuo nne i Otolo gbagbuo nna i Kitikpa gbagbuo nne i na nna i ala fejuo nne i anya ebea 11 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 3:17pm On Aug 12, 2015 |
gabazin080: lie nsi ebea 8 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by amadice(m): 3:56pm On Aug 12, 2015 |
GstringAngela:...anu ofia madu 10 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by amadice(m): 3:57pm On Aug 12, 2015 |
gabazin080:...ikpu nma gi 7 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by nwadiuko1(m): 4:01pm On Aug 12, 2015 |
Ejim aka na enwere ndi ozo na esonye anyi na okwu nwere onwea na anaghi aghota asusu anyi..... Ajujum bu; kedu ka ha gesi sonye na nkparita uka nkea anyi na eme ugbua? |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by fastguy10: 4:04pm On Aug 12, 2015 |
Biafra ala nnam Chineke gozie Biafra,ala oma Udo diri umu Biafra 3 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by fastguy10: 4:08pm On Aug 12, 2015 |
gabazin080:Ihere buru nke gi,ezi ofia Ndi obi ojoo 5 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by EastLebanon(m): 4:17pm On Aug 12, 2015 |
gabazin080:bia common gbawa door,ina amu amu,obu ife nile ka iga ama?,biko kupu makana okwalagi. 4 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Elosky20: 4:22pm On Aug 12, 2015 |
nwadiuko1:onye obula bu nwa amala igbo kwesi ima ka esi agu ma na edekwa ihe na igbo. anyi abughi ndi bekee na asu asusu onye ocha, ka anyi jiri ohere kwalite isu asusu nna nna anyi ebe obula anyi no. 2 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by nwadiuko1(m): 4:34pm On Aug 12, 2015 |
Elosky20:kedu maka ufodu umunne anyi ndi mbammiri? 2 Likes |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ezeagu(m): 4:39pm On Aug 12, 2015 |
Better thread: https://www.nairaland.com/2520568/manifesto-eastern-nigeria-development By the way is Biafra just Igbo, or? |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by cheruv: 5:01pm On Aug 12, 2015 |
GstringAngela:M gaabia ira otu 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by GenBloodykiIler: 5:01pm On Aug 12, 2015 |
amadice: |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ChinenyeN(m): 4:39am On Aug 14, 2015 |
O gasi idu mgba unu nga ikota la Biafra abuu adilihu Igbo. Chi kwe, unu akota ya tutu ya abia adi l'uhu. 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by tpiah2: 4:56am On Aug 14, 2015 |
who owns sosoliso airlines i wonder. |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by abacrested(f): 6:47am On Aug 14, 2015 |
Otu ihe doro mu anya bu na oga akachanma na ekewara obodo a bu nigeria ka o pee mpe ma nwee ike I chikota Onu. Biko nu umu nnaa, ka Anyi mara nu na onwere agburu anyi si,hukwanu onwe anyi na anya,mara Kwa na ndi ofe nmanu na ndi alakuba abughi nwanne nmadu. Chukwu ga enyere anyi aka. |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by soloroyality(m): 7:34am On Aug 14, 2015 |
Obi gadimu nma ma oburu na ekute okwu biafra unu ahara isina o bu soso nd igbo ka akwadoro biafra nehi na ndi mbammiri sokwa na oso biafra. |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by virus05(m): 7:45am On Aug 14, 2015 |
GstringAngela:never wanted to comment or say anything today but u'v made me to.. You are a she-goat, idiot.. If u dont have anything to say, why not shut up. Instead of insulting the igbos..what nonsense 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:11am On Aug 14, 2015 |
Biko ka anyi gbaa mbò na enwenata akù na úba anyi na ala igbo. Ka anyi nwetunata aka na iwu ulo na mba. Nke anyi bu nke anyi ooo 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:17am On Aug 14, 2015 |
Biko op, gili ohere a gwa ndi rijuru afô na anogho na ala biafra ka ha bidotu business na ala biafra.. 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by SOUNDKING: 8:19am On Aug 14, 2015 |
Laa -la -la-laaa-la-la....we love and cherish,may chukwuabiama bless every Biafran we are one.....when Biafra is fully come,we shall have 1 central language which every Biafran will understand,the language will comprise of Igbo,ibibio,ijaw and every language in Biafran province,,,,,,,God bless Biafra,,,,,,NB:that you are a Biafran doen't mean you must be IGBO,Biafrans in Ijaw province could open a thread concerning Biafra in Ijaw language as well as Ibibio,tho they undersatand Igbo,But Biafra is One God bless Biafra......lets lock our door that the enemies may never see way to defraud us again. 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Bobbystanley(m): 8:32am On Aug 14, 2015 |
Umunnem Ndi Biafra Chukwu Goziri agozi... Ogaghi adi nma ka umu nne anyi ndi nwuru anwu n'oge ogu ndi bekee kporo civil war ka mbo n'ile ha gbara buru ihe lara iyi. Bia nu ka anyi jiri ofu obi choo Biafra. Obodo owuwa anyanwu. Biafra Kwenu! 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Nobody: 8:36am On Aug 14, 2015 |
Umu nne, unu emela nke OMA. Di ka Onye is anyi, Nnamdi Kanu na-ekwu, na ikpotomazu, eme elu, mee ala, Biafra ga-abia. Ekele m nu. |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by Chibaba247(m): 8:37am On Aug 14, 2015 |
GstringAngela:onye iberibe ka ibu 1 Like |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by ifyan(m): 10:55am On Aug 14, 2015 |
fastguy10: Ikwuru ezioku. Udo ala Biafra |
Re: Ka Anyi Kpa Maka Oganiru Ala Nna Nna Anyi Bu Biafra by drauj(m): 11:33am On Aug 14, 2015 |
Guess it's meant for the 5% flat yam heads. |
Saraki Is Going To Jail / Meet : IPOB Coordinator In Lagos State-the Nation / Ambode's Economic War Against Igbos
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 25 |