₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,326,233 members, 8,425,569 topics. Date: Friday, 12 June 2026 at 05:47 PM

Toggle theme

Umuigbo Thread - Politics - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsUmuigbo Thread (6445 Views)

1 2 3 4 5 Reply (Go Down)

Umuigbo Thread by arushiuga(op): 11:36am On Jul 29, 2016
Ututu oma umuigbo ihe mere nji we're m eye thread a bu maka ihe ndi mba ozo na eme anyi adigho mma.
Ha na apari anyi. Ha enweghi nsopuru ebe anyi no.
Anyi aga a no ndi ojo a na apari anyi mbanu o da eme.
Achoromu ka nwa igbo obula bi do ta de ihe obula ochoro ide na asusuigbo otu a ndi mba ozo a gag hi ama ihe anyi na ekwu
Re: Umuigbo Thread by olaitoro(m): 12:47pm On Jul 29, 2016
arushiuga:
Ututu oma umuigbo ihe mere nji we're m eye thread a bu maka ihe ndi mba ozo na eme anyi adigho mma.
Ha na apari anyi. Ha enweghi nsopuru ebe anyi no.
Anyi aga a no ndi ojo a na apari anyi mbanu o da eme.
Achoromu ka nwa igbo obula bi do ta de ihe obula ochoro ide na asusuigbo otu a ndi mba ozo a gag hi ama ihe anyi na ekwu
op it is akpari and not apari. note the correction.

it seems na I toro na Lagos, mere I jiri dee P ka KP.
All the same, i gbariri.

Yagaziere Igbo nile
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 12:53pm On Jul 29, 2016
olaitoro:
op it is akpari and not apari. note the correction.

it seems na I toro na Lagos, mere I jiri dee P ka KP.
All the same, i gbariri.

Yagaziere Igbo nile
Nwa nnem ekele m gi. Eziokwu etoromu na ala igbo. Aka mu na amu ka esi Ede ihe nasusu igbo
Re: Umuigbo Thread by njideoby(f): 1:29pm On Jul 29, 2016
I toru n'ala Igbo, kana amu ka e si ede ihe n'asusu Igbo? O bu na i leghi ule asusu Igbo na wasce gi?
Ka osinadi, taa ka bu gboo.
Re: Umuigbo Thread by brize(m): 1:48pm On Jul 29, 2016
Nkem bu ka anyi na akwado ndi ma obu onye nke anyi na ihe obula ana ekwu make ya, ihe dika LIKE na SHARE na enyelu onye kwulu okwu aka ma na egosi nkwado.

Onwe ihe obula ihuru nwa afor dere mana obi gi anabataghi ya jiri nwayoo mechie onu gi ma obu I degere ya ur quote na asusu anyi. Uzo di otua ga eme anyi akwudosie ike. Udo diri unu
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 2:50pm On Jul 29, 2016
brize:
Nkem bu ka anyi na akwado ndi ma obu onye nke anyi na ihe obula ana ekwu make ya, ihe dika LIKE na SHARE na enyelu onye kwulu okwu aka ma na egosi nkwado.

Onwe ihe obula ihuru nwa afor dere mana obi gi anabataghi ya jiri nwayoo mechie onu gi ma obu I degere ya ur quote na asusu anyi. Uzo di otua ga eme anyi akwudosie ike. Udo diri unu
Ihe a ikwuru di mu n obi
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 2:52pm On Jul 29, 2016
Fleshly:
Very soon dese sons of devil Afonjas will come here out of envy and always wanting to associate with us. Ashawo people.

Umu Igbo ekene'm unu!
Nwa nnem achohim ka anyi na akpo aha ndi Ofe mmanu ahu.
Re: Umuigbo Thread by brize(m): 3:01pm On Jul 29, 2016
arushiuga:
Ihe a ikwuru di mu n obi
nwanne ihe aga ekwu ekwu ka nku
Re: Umuigbo Thread by AmuDimpka: 7:27pm On Jul 29, 2016
Nwanne , imelu ofuma mepee threadia....mkpari ndi ofe mmanu Na enye anyi bu anya ufu. Onweghi ebe oluru anyi Na ha . Ha ma nke ahu. Anyi bu ugomba
Igbo eji eme onu
Umu ASA anyi
Asadike
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op):
AmuDimpka:
Nwanne , imelu ofuma mepee threadia....mkpari ndi ofe mmanu Na enye anyi bu anya ufu. Onweghi ebe oluru anyi Na ha . Ha ma nke ahu. Anyi bu ugomba
Igbo eji eme onu
Umu ASA anyi
Asadike
anam ekele Achoghimu ka anyi na afu onwe anyi ka ndi iro igbo bu igbo ebe obuna
Re: Umuigbo Thread by junketer(m): 8:12pm On Jul 29, 2016
Umu nnem ekenekwa mu unu. Mmamma dili unu.

Re: Umuigbo Thread by TheBiafran(m): 8:21pm On Jul 29, 2016
umunnem ekelem unu nke ukwuu maka na ndi be anyi kwuru si na anyukoo mamiri onu, ogbaa ufuf! ya mere, ejim ohere a na ayo unu nile bu ndi igbo na agu ihe m nede ugbua ka unu biakota onu, jikoo aka onu ihu na anyi ga na akwado onye nke anyi mgbe obula! biko nu, oga amasim ma ofu onye n'ime anyin mepee ihe ndi oyibo kporo FB group /page ebe anyi nile ga na akpakorita uka nihe gbasara odimma anyinwa bu NDIGBO!
maka ndi na amatabeghi, B!/a/f/r/a/ re/p/u/b/l/ic./c/om.... abiaghachigo n'uzo di egwu..... biko nu umunnem, gbalia nu hu na unu denyere aha unu n'ebeahu ka anyi nwee ike i na ekwu ihe diri anyi oge obula na atughi egwu mmadu ikpochi akountu anyi dika esi eme ya na nairaland./
ka udo
Re: Umuigbo Thread by TheBiafran(m):

ka udo CHUKWU OKIKE ABIAMA diri unu n'ile n'otu n'otu
ISE ISEE ISEEEE!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
IGBO NDI NWEM, EKENEKWAM UNU OZO!!
Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 8:36pm On Jul 29, 2016
Our people we really need to promote this thread...
Re: Umuigbo Thread by gartamanta: 8:41pm On Jul 29, 2016
TheBiafran:
umunnem ekelem unu nke ukwuu maka na ndi be anyi kwuru si na anyukoo mamiri onu, ogbaa ufuf! ya mere, ejim ohere a na ayo unu nile bu ndi igbo na agu ihe m nede ugbua ka unu biakota onu, jikoo aka onu ihu na anyi ga na akwado onye nke anyi mgbe obula! biko nu, oga amasim ma ofu onye n'ime anyin mepee ihe ndi oyibo kporo FB group /page ebe anyi nile ga na akpakorita uka nihe gbasara odimma anyinwa bu NDIGBO!
maka ndi na amatabeghi, B!/a/f/r/a/ re/p/u/b/l/ic./c/om.... abiaghachigo n'uzo di egwu..... biko nu umunnem, gbalia nu hu na unu denyere aha unu n'ebeahu ka anyi nwee ike i na ekwu ihe diri anyi oge obula na atughi egwu mmadu ikpochi akountu anyi dika esi eme ya na nairaland./
ka udo CHUKWU OKIKE ABIAMA diri unu n'ile n'otu n'otu
ISE ISEE ISEEEE!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
IGBO NDI NWEM, EKENEKWAM UNU OZO!!
Kedu mgbe o biaghachiri?
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 8:45pm On Jul 29, 2016
Fleshly:
Very soon dese sons of devil Afonjas will come here out of envy and always wanting to associate with us. Ashawo people.

Umu Igbo ekene'm unu!
Dé ya n'igbo!!! angry
Re: Umuigbo Thread by TheBiafran(m): 8:49pm On Jul 29, 2016
gartamanta:
Kedu mgbe o biaghachiri?
ONWA ABUO GARA AGA!
biko bia debanye aha gi
anyi choro ka ebeahu kporo oku ka odi na mbu!
i denye aha, biko na ewetakwara anyi akuko uwa ndi nke di ohuru! CHUKWU GOZIE GI!
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 8:50pm On Jul 29, 2016
O méchálá ihnye nile gbásárá mmépè na nhází saiti ya?
TheBiafran:
umunnem ekelem unu nke ukwuu maka na ndi be anyi kwuru si na anyukoo mamiri onu, ogbaa ufuf! ya mere, ejim ohere a na ayo unu nile bu ndi igbo na agu ihe m nede ugbua ka unu biakota onu, jikoo aka onu ihu na anyi ga na akwado onye nke anyi mgbe obula! biko nu, oga amasim ma ofu onye n'ime anyin mepee ihe ndi oyibo kporo FB group /page ebe anyi nile ga na akpakorita uka nihe gbasara odimma anyinwa bu NDIGBO!
maka ndi na amatabeghi, B!/a/f/r/a/ re/p/u/b/l/ic./c/om.... abiaghachigo n'uzo di egwu..... biko nu umunnem, gbalia nu hu na unu denyere aha unu n'ebeahu ka anyi nwee ike i na ekwu ihe diri anyi oge obula na atughi egwu mmadu ikpochi akountu anyi dika esi eme ya na nairaland./
ka udo CHUKWU OKIKE ABIAMA diri unu n'ile n'otu n'otu
ISE ISEE ISEEEE!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
IGBO NDI NWEM, EKENEKWAM UNU OZO!!
Re: Umuigbo Thread by TheBiafran(m): 8:53pm On Jul 29, 2016
cheruv:
O méchálá ihnye nile gbásárá mmépè na nhází saiti ya?
kemgbe!!! o mechago ya!!!!
mana anyi choro ka ndi mmadu batakwuo ka ebeahu nwe ike di oku!!!!
biko bia debanye aha gi!
gbalikwaa ina edebata akuko uwa ndi di ohuru!!
CHUKWU GOZIE GI
kedu ebe i wetara usoro edemihe nke igbo iji apinye akara olu nedemede gi?
kiibodu igbo....
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 8:58pm On Jul 29, 2016
A gálám na saiti ahu...o kà nānyí arú kà mbu...gwá ya si ya mé kà ndóghárí wébù di mfe
Re: Umuigbo Thread by lordbruz(m): 9:06pm On Jul 29, 2016
make ibanye na Otu *Ndi igo whatsapp group ndi nairaland* zie numba a ozi n'elu whatsapp ( 08061300255 ). I nwekwara ike I de nomba gi ebea. Ndewo nu
Re: Umuigbo Thread by TheBiafran(m): 9:17pm On Jul 29, 2016
cheruv:
A gálám na saiti ahu...o kà nānyí arú kà mbu...gwá ya si ya mé kà ndóghárí wébù di mfe
biko nwannem oma, kowaa ihe ina ekwu ofuma site na idetaram ozi nke nanim ga agunwu nakara inbox m!
biko cheputakwara m uzo iche na aga esi emeka ihea i na ekwu nwe ike ikwe omume!
UDO DIRI GI!
Re: Umuigbo Thread by gartamanta: 10:37pm On Jul 29, 2016
TheBiafran:
ONWA ABUO GARA AGA!
biko bia debanye aha gi
anyi choro ka ebeahu kporo oku ka odi na mbu!
i denye aha, biko na ewetakwara anyi akuko uwa ndi nke di ohuru! CHUKWU GOZIE GI!
Nsogbu adighi, anam abiaghachi. Agam eme ka ndi eyim kwenyere na Biafra mara.

Chukwu Gozie gi, Nwachukwu!
Re: Umuigbo Thread by lashout1: 10:57pm On Jul 29, 2016
Umu nnem, otela muchuru ipu na sait a i nu, mana a mahim nke ozor maka ona ofum nke ukwu na mu so na tarapic ya, mu ana eye oye ofe ihe (somethign) ego m.

Checkian nu ya.
Ahurum unu nile na aya
Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 11:03pm On Jul 29, 2016
cheruv:
Dé ya n'igbo!!! angry
Na my broda ima na oburo mmadu nile na anu ma na ede asusu Igbo. So sometimes you may want to speak engiri Igbo just to confuse non speakers akwa ina aghota.
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 11:14pm On Jul 29, 2016
Fleshly:
Na my broda ima na oburo mmadu nile na anu ma na ede asusu Igbo. So sometimes you may want to speak engiri Igbo just to confuse non speakers akwa ina aghota.
I mághí Igbo a sú....onye nú gi, o gēchè na o bú otu ofeke nò n'odu ugboala
Re: Umuigbo Thread by AmuDimpka: 11:40pm On Jul 29, 2016
arushiuga:
anam ekele Achoghimu ka anyi na afu onwe anyi ka ndi iro igbo bu igbo ebe obuna
Igbo bu otu
Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 1:22am On Jul 30, 2016
cheruv:
I mághí Igbo a sú....onye nú gi, o gēchè na o bú otu ofeke nò n'odu ugboala
Mba nwanne oburo maka Mu'nwa. Obu maka ndigbo ozo na ama-charo ka esi asu asusu anyi. Biko nu umunnem ka anyi jiri engiri Igbo na ede asusu anyi, maka na enwere ndi utu anyi na aghotaro Ihe anyi na ekwu.

My people please let's mix English with Igbo so that some of us can understand.
Re: Umuigbo Thread by nabiz(m): 3:22am On Jul 30, 2016
Fleshly:
Our people we really need to promote this thread...
grin Ezigbo nwanne m, obu ezi-okwu ka ina ekwu ma obu na imagi asu asusu igbo?
Re: Umuigbo Thread by aresa: 4:47am On Jul 30, 2016
lol @ village gathering.... grin
1 2 3 4 5 Reply

Umuigbo What Will It Take To Found Another Ohaneze? - (igbos Only)234

Tinubu Hasn’t Delivered Anything In Renewed Hope Agenda – Salihu LukmanHerdsmen Kill Nine Persons Including Police Officer In Fresh Benue AttacksTwo Anambra Local Governments Clash Over Renaming Of Road After Anyaoku