Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,466 members, 7,816,090 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 04:06 AM

Umuigbo Thread - Politics (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Umuigbo Thread (5251 Views)

Umuigbo What Will It Take To Found Another Ohaneze? - (igbos Only) (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Umuigbo Thread by mazichika: 11:47am On Jul 31, 2016
Chai,umu nne'm ihe nka unu na eme ebe a na ato kwa'm uto nke ukwu! Asusu na omenala igbo ga adi oohhh!
Udo diri unu na ubosi sunday nke ta.

2 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Thread by capip120(m): 11:59am On Jul 31, 2016
YourMrBoo:


Lol...

The translator gave me... Biko ewela iwe as please excuse me...

Lmao
grin grin grin Chai!!! Nka akachaa!

1 Like 1 Share

Re: Umuigbo Thread by YourMrBoo: 12:09pm On Jul 31, 2016
capip120:
grin grin grin Chai!!! Nka akachaa!

Lol... I tell yah...

This is one of the flaws you can't take away from any igbo- wannabe...

Even with the Igbo translator, outright mistakes is guaranteed and we can now fish them out from their hidings...

Is only a nwafor Igbo can write Igbo plainly and smoothly.

Ndiigbo nwannem, nnagide m na m suru bekee. A Mara m wee mee yah otua, ka ndi mmadu dum hota ihe m koro ebea.

2 Likes 2 Shares

Re: Umuigbo Thread by babydioku(f): 1:08pm On Jul 31, 2016
Ndi ofe mmanu ga enwe obara-mgbali-elu maka thread a. Lol

6 Likes 2 Shares

Re: Umuigbo Thread by newbornmacho(m): 1:46pm On Jul 31, 2016
babydioku:
Ndi ofe mmanu ga enwe obara-mgbali-elu maka thread a. Lol
Nwanyi oma ,...I di oku na eziokwu! kiss Kedu ije?

4 Likes 2 Shares

Re: Umuigbo Thread by ErasmusCOMP: 6:17pm On Jul 31, 2016
cheruv:

I mághí Igbo a sú....onye nú gi, o gēchè na o bú otu ofeke nò n'odu ugboala
grin
Re: Umuigbo Thread by ErasmusCOMP: 6:23pm On Jul 31, 2016
banki:


Akozi nam onu...I didn't insult you
Why would you come on nairaland owned by someone else and abuse his people? Go and start your own.....

Ihe unu na eme di njo!

I'm told not to point at my father's house with the left hand.
Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 6:42pm On Jul 31, 2016
Dika m gwara unu ebe a, unu leee akuko nke a
https://www.nairaland.com/3260567/massob-slams-fgmend-over-conditions
Ma BiafraSay Forum ewetaghi ya ebe a, onweghi onye ga-ahu akuko a ebe a.
Onye haziri saiti a n'agbali.

1 Like

Re: Umuigbo Thread by meeky007(m): 6:47pm On Jul 31, 2016
AmuDimpka:
Nwanne , imelu ofuma mepee threadia....mkpari ndi ofe mmanu Na enye anyi bu anya ufu. Onweghi ebe oluru anyi Na ha . Ha ma nke ahu. Anyi bu ugomba
Igbo eji eme onu
Umu ASA anyi
Asadike
AHA GI NKEA SELF

1 Like

Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 6:49pm On Jul 31, 2016
Bikonu ndi be anyi abu onye Igbo, bikonu ka anyi na etinye engirishi na Ihe anyi na ede. Nke bu eziokwu bu na many of us find it difficult ighota Ihe anyi na ekwu. You guys should know that many of us amaro ka esi agu man na ede asusu Igbo. Bikonu Ejim agha chukwu weré na ario anyi.
Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 6:50pm On Jul 31, 2016
meeky007:
AHA GI NKEA SELF


Na mehn di afa dikwa one kind..
Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 6:53pm On Jul 31, 2016
Fleshly:
Bikonu ndi be anyi abu onye Igbo, bikonu ka anyi na etinye engirishi na Ihe anyi na ede. Nke bu eziokwu bu na many of us find it difficult ighota Ihe anyi na ekwu. You guys should know that many of us amaro ka esi agu man na ede asusu Igbo. Bikonu Ejim agha chukwu weré na ario anyi.

You need this

https://www.nairaland.com/3258541/igbo-thread-english-version-unable
Re: Umuigbo Thread by meeky007(m): 6:53pm On Jul 31, 2016
Fleshly:


Na mehn di afa dikwa one kind..
Nnaa nawaoo
Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:45pm On Jul 31, 2016
kolawaxxy:
Eyin temi, kilon shele? She ka da bi bayi ru ni? undecided
Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:46pm On Jul 31, 2016
kolawaxxy:
Eyin temi, kilon shele? She ka da bi bayi ru ni? undecided

Lol.
Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:50pm On Jul 31, 2016
TheArchangel:
He is talking about the different between white soup and red soup.
Can't you guys leave them be for once. This is desperation,... haba.

Leave them alone ?
Re: Umuigbo Thread by AmuDimpka: 10:14pm On Jul 31, 2016
meeky007:
AHA GI NKEA SELF

Afamefuna


Juo okeipku
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:18pm On Jul 31, 2016
YourMrBoo:


Lol...

The translator gave me... Biko ewela iwe as please excuse me...

Lmao
In Nsibiri... We write it as

Biko ewélá iwe smiley
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:37pm On Jul 31, 2016
banki:
Unu no na ala mmadu "nairaland" na akotosi onye nwe ya na ndi be ya....odikwa ma? Mmadu me gi ya oga di gi mma?

What is wrong is wrong! And the aim of this thread is wrong
O nwéghí onye nākótòší onye obula!

O káchámárá ndi Igbo dika gi nēmé a káríalá undecided
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:47pm On Jul 31, 2016
arushiuga:
umuigbo ekelem unu. onwere akuko nchoro iko. Ndi oyibo na akpo udi akukoa joke ma obu parody. Onye obula che na akuko a bu eziokwu na akpa ya. Onwe onye ochichi ana akpo ngida. otutu ndi choro iwepu ya na oche mana ejijere ha mgbe ha na acho iwepu ya. ngida choputara na otu na ime ndi choro iwepu ya noche bu nwoke ama ama na obodo ahu. obu onye ndu ndi mba ana akpo mmanu. aha nwoke ahu bu iwolo. ngida were pota nwoke a na ulo ya nke di na dordan. ngida gwara ya na oma ihe omere. ngida gwara ya na onwe ihe abuo oga eme. ofu bu na aga ekpe ya ikpe gbuo ya. nke abuo bu na oga eji aka ya buo onwe ya. ngida gwara ya horo otu ni me abuo a. nwoke ahu nwere horo nke abuo. ihe wuteremu na akukoa bu ihe oji were buo onwe ya. unu ama na oji nshi (i ga kpo nwu ya) ogwu eji egbu oke were buo onwe ya.
O bú nke a ji nši a nēré ogu naira? cheesy

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 11:00pm On Jul 31, 2016
cheruv:

O bú nke a ji nši a nēré ogu naira? cheesy
iru nwoke a nkoro maka di na akwukwo(note) nari anyi
Re: Umuigbo Thread by buharisbae(f): 8:49am On Aug 01, 2016
aresa:
lol @ village gathering.... grin
I dey tell u grin lalasticlala see your people
Re: Umuigbo Thread by buharisbae(f): 8:50am On Aug 01, 2016
I only understand ofe mmanu afonja here nice one grin
Re: Umuigbo Thread by fast2015: 9:13am On Aug 01, 2016
Obim bu so anuri, ngwem n' ahu ebe ndi igbo ibem, n' edekorita n' asusu igbo. K' anyi gbanu ngbo, kuzielenu umu Android generations, Ka ezi ede n' asusu igbo.
Re: Umuigbo Thread by ukomko: 9:17am On Aug 01, 2016
buharisbae:
I only understand ofe mmanu afonja here nice one grin
I ga-ama ha site n'ihe ha dere
In order words
By their write-ups, you shall know them
Re: Umuigbo Thread by cheruv: 11:08am On Aug 01, 2016
arushiuga:

iru nwoke a nkoro maka di na akwukwo(note) nari anyi
Ohhh...
Nke a ihu ya di n'ihu okpogho otu nari anyi? shocked
Re: Umuigbo Thread by naijaking1: 11:18am On Aug 01, 2016
Igbo b ' Igbo ekene m unu. Igbo n'abughi Igbo, ocho ebe osi bia.

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 11:51am On Aug 01, 2016
cheruv:

Ohhh...
Nke a ihu ya di n'ihu okpogho otu nari anyi? shocked
aha nna nwoke ahu bidoro na a kwusi na o
Re: Umuigbo Thread by Cutehector(m): 12:03pm On Aug 01, 2016
VICTORCIZA:
Daluni Igbo muru nze muo ozo
here is the link to the voting thread. please vote falconey. thanks so much.
https://www.nairaland.com/3261218/mr-nairaland-contest-2016-elimination/12

1 Like

Re: Umuigbo Thread by cheruv: 2:14pm On Aug 01, 2016
arushiuga:

aha nna nwoke ahu bidoro na a kwusi na o
Mmm
Onye e ji maka ya mé putska nke Jan 1966...o méchází ghùo onye iši ala ahu o chúrú onwu onwu cheesy
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 2:30pm On Aug 01, 2016
cheruv:

Mmm
Onye e ji maka ya mé putska nke Jan 1966...o méchází ghùo onye iši ala ahu o chúrú onwu onwu cheesy
O bu ya
Re: Umuigbo Thread by naijaking1: 4:14pm On Aug 01, 2016
Igbo b ' Igbo ekene m unu. Igbo n'abughi Igbo, ocho ebe osi bia...

1 Like

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

Shame: Bukola Saraki Demoted A Serving Senator To State House Of Assembly. / Unmasking The Lies That Igbos Dominated Ex-President Jonathan’s Government / Casket-carrying Protesters Lay Siege To Shell Facility In Bayelsa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.