Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,465 members, 7,816,089 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 03:57 AM

Umuigbo Thread - Politics (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Umuigbo Thread (5250 Views)

Umuigbo What Will It Take To Found Another Ohaneze? - (igbos Only) (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 4:55am On Jul 30, 2016
TheNewIbadan:


Mynd44 won't see this thread o. If na to post Yoruba Parapo forum link, na straight ban be that.



rule number i broke?
Re: Umuigbo Thread by Nobody: 4:55am On Jul 30, 2016
ánị̄ ? Ma niggaz grin
Re: Umuigbo Thread by outknow: 5:24am On Jul 30, 2016
TheBiafran:
umunnem ekelem unu nke ukwuu maka na ndi be anyi kwuru si na anyukoo mamiri onu, ogbaa ufuf! ya mere, ejim ohere a na ayo unu nile bu ndi igbo na agu ihe m nede ugbua ka unu biakota onu, jikoo aka onu ihu na anyi ga na akwado onye nke anyi mgbe obula! biko nu, oga amasim ma ofu onye n'ime anyin mepee ihe ndi oyibo kporo FB group /page ebe anyi nile ga na akpakorita uka nihe gbasara odimma anyinwa bu NDIGBO!
maka ndi na amatabeghi, B!/a/f/r/a/ re/p/u/b/l/ic./c/om.... abiaghachigo n'uzo di egwu..... biko nu umunnem, gbalia nu hu na unu denyere aha unu n'ebeahu ka anyi nwee ike i na ekwu ihe diri anyi oge obula na atughi egwu mmadu ikpochi akountu anyi dika esi eme ya na nairaland./
ka udo CHUKWU OKIKE ABIAMA diri unu n'ile n'otu n'otu
ISE ISEE ISEEEE!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
IGBO NDI NWEM, EKENEKWAM UNU OZO!!




Anurum , na onye nwe saiti ahu, bu sabo. Oji ya n'achu nta ego.
Umunnem, unu enyekwalaya ego obula.
Obukwaya nwe saiti ahu esi suta script ahu. Achoghim ikpoya aha.
Unu enyekwala ya ego obula

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 5:41am On Jul 30, 2016
Ndi ofe mmanu abiago iyasa thread a. ihe oma anyi ga emere onwe anyi bu ka anyi hara i za ihe obula ha na ekwu. Umu Igbo ututu oma
Re: Umuigbo Thread by outknow: 5:45am On Jul 30, 2016
arushiuga:
Ndi ofe mmanu abiago iyasa thread a. ihe oma anyi ga emere onwe anyi bu ka anyi hara i za ihe obula ha na ekwu. Umu Igbo ututu oma


Ichere na mu natu asi?

Mgbe adighi anya, oga asi na ochoro ire ya ere.
Ma obu, o nacho onye partner. Obu ga oburu ego gi gbafue

1 Like 1 Share

Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 6:01am On Jul 30, 2016
Abukwam nwafo.
Re: Umuigbo Thread by njideoby(f): 7:47am On Jul 30, 2016
giftft:
Abukwam nwafo.
Nne, bata bia were oche.

1 Like

Re: Umuigbo Thread by Mimisboygreat: 7:56am On Jul 30, 2016
Umunne na umunna ekele m unu o. abu m nwa afo igbo tozuru etozu. odimma etu unu siri meghee ihe nzuko a. udo diri unu

1 Like

Re: Umuigbo Thread by Nobody: 8:05am On Jul 30, 2016
aresa:
lol @ village gathering.... grin



grin funny biafrans. Cowardice made them open a thread in igbo language to discuss biafra. Them they fear ban. Biafra is dead and buried since 1970

3 Likes

Re: Umuigbo Thread by cheruv: 8:48am On Jul 30, 2016
Fleshly:



Mba nwanne oburo maka Mu'nwa. Obu maka ndigbo ozo na ama-charo ka esi asu asusu anyi. Biko nu umunnem ka anyi jiri engiri Igbo na ede asusu anyi, maka na enwere ndi utu anyi na aghotaro Ihe anyi na ekwu.

My people please let's mix English with Igbo so that some of us can understand.
Igwàkòtá Igbo na bekee gākpòtá ndi nāchóghí ebe a...o dika nga mmadu wèrélá nku ndanda júrú wèbàtá n'ulo ya sí na ngwere a biáràlá ya obia! undecided

1 Like 1 Share

Re: Umuigbo Thread by Nobody: 8:56am On Jul 30, 2016
Eyin temi, kilon shele? She ka da bi bayi ru ni? undecided

2 Likes

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 9:24am On Jul 30, 2016
umuigbo ekelem unu. onwere ihe nchoro ka anyi kpa. ona ewu te mu ka ala igbo anyi di. unu ma ihe idere(erosion) na oyibo na eme na ala igbo. idere emebigo ulo di iche iche na ala anyi. Umuigbo anyi ma na Onweghi ihe government state ma federal ga eme. otu anyi ga esi we're kwusi ihe a bu ka ndi igbo niile tukota ego a ga eji kwusi idere. unu ma ka nna anyi si we're tuo ego eji we're ruo airport sam mbakwe nke di na owerri. ebe anyi ruru airport ahu ama mu na odighi ihe umuigbo a gaghi emenwu. Achoromu ka umuigbo kwuo ihe ha che maka ihe ndere. Udo diri unu

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 9:25am On Jul 30, 2016
Mimisboygreat:
Umunne na umunna ekele m unu o. abu m nwa afo igbo tozuru etozu. odimma etu unu siri meghee ihe nzuko a. udo diri unu
udo diri gi Nwanne m na umuigbo niile dere ihe na threadia

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 9:41am On Jul 30, 2016
Good morning umuigbo. I opened this thread to promote my people's language which has recorded a large decline in recent times. I am impressed with the number of umuigbo that has responded to this thread. Some of our brothers have complained of their difficulties writing in igbo. I want you to understand that we are all learning you are free to mix igbo and English but there are certain things we expect you to write in igbo. As for our friends who has made it a habit of invading threads make yourself at home.
Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 9:43am On Jul 30, 2016
Unu asakwala onye obula suru bekee okwu.
Bikonu, onwere saiti ozo di mma n'ekwu ihe gbasara igbo na biafra.
Saiti ahu apuola na front page na forum a.
Letu signature m, i ga ahu ya. Nde ya ebe a. Ha ga ewepu ya.

3 Likes

Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:08am On Jul 30, 2016
nabiz:
grin Ezigbo nwanne m, obu ezi-okwu ka ina ekwu ma obu na imagi asu asusu igbo?
O nwérè ihnye ndi na o ghòtághí...
1]isú bekee gākpòtá ndanda ebe a
2]o gēmé kà ndi mod tínyé anya ha ebe a

3 Likes

Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:14am On Jul 30, 2016
arushiuga:
Good morning umuigbo. I opened this thread to promote my people's language which has recorded a large decline in recent times. I am impressed with the number of umuigbo that has responded to this thread. Some of our brothers have complained of their difficulties writing in igbo. [s]I want you to understand that we are all learning you are free to mix igbo and English[/s] but there are certain things we expect you to write in igbo. As for our friends who has made it a habit of invading threads make yourself at home.
Ole otu mmadu gēbido ihe di mma ji kwà aka ya mébíšiá ya

Onye nāmághi Igbo edé mòbú isú gá mùo! Onye edérèlá anyi bekee ebe a! angry

3 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Thread by Omoluabi16(m): 10:19am On Jul 30, 2016
arushiuga:
Good morning umuigbo. I opened this thread to promote my people's language which has recorded a large decline in recent times. I am impressed with the number of umuigbo that has responded to this thread. Some of our brothers have complained of their difficulties writing in igbo. I want you to understand that we are all learning you are free to mix igbo and English but there are certain things we expect you to write in igbo. As for our friends who has made it a habit of invading threads make yourself at home.
then why have the denigrating words ofe mmanu and others been prominent here? I can understand few igbo words and this is an avenue to freely insult people of other tribes. Very sad.

1 Like

Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 10:22am On Jul 30, 2016
cheruv:

Ole otu mmadu gēbido ihe di mma ji kwà aka ya mébíšiá ya

Onye nāmághi Igbo edé mòbú isú gá mùo! Onye edérèlá anyi bekee ebe a! angry
Nwa nnem anugom ihe ikwuru mana ihe mere nji si ka anyi na Ede na igbo na oyibo bu maka Achoromu ka umuigbo obula fu onwe ya ka onye ezi a choromu ka umuigbo niile no na nairaland na Ede ihe maka ala anyi ma ya enweghi ihe obula ga egbochi onye ahu.
Re: Umuigbo Thread by arushiuga(m): 10:26am On Jul 30, 2016
umuigbo unu echezona ayiyo nyoro unu maka ndi mba ozo ga acho imebi threadia. unu azana ha ma ha de ihe obula
Re: Umuigbo Thread by TheArchangel(f): 10:29am On Jul 30, 2016
Omoluabi16:
then why have the denigrating words ofe mmanu and others been prominent here? I can understand few igbo words and this is an avenue to freely insult people of other tribes. Very sad.
He is talking about the different between white soup and red soup.
Can't you guys leave them be for once. This is desperation,... haba.

6 Likes

Re: Umuigbo Thread by banki(m): 10:40am On Jul 30, 2016
Unu no na ala mmadu "nairaland" na akotosi onye nwe ya na ndi be ya....odikwa ma? Mmadu me gi ya oga di gi mma?

What is wrong is wrong! And the aim of this thread is wrong
Re: Umuigbo Thread by Omoluabi16(m): 10:44am On Jul 30, 2016
TheArchangel:
He is talking about the different between white soup and red soup.
Can't you guys leave them be for once. This is desperation,... haba.
yeah right.. Like I don't know it's meaning. desperation how? smh



Anyway can you interpret phyno's 'fada fada' for me, or at least tell me what its all about?
Re: Umuigbo Thread by TheArchangel(f): 11:01am On Jul 30, 2016
Omoluabi16:
yeah right.. Like I don't know it's meaning. desperation how? smh



Anyway can you interpret phyno's 'fada fada' for me, or at least tell me what its all about?
This is not the thread for that. Create a thread for it Na.
Re: Umuigbo Thread by TheArchangel(f): 11:10am On Jul 30, 2016
banki:
Unu no na ala mmadu "nairaland" na akotosi onye nwe ya na ndi be ya....odikwa ma? Mmadu me gi ya oga di gi mma?

What is wrong is wrong! And the aim of this thread is wrong
Shiftuo ebe a biko. Ndi okacha mara. O bu otu a ka unu si arapu ndi-igbo ibe unu ewere ha na eme ihe ochi. Ihere megbukwa gi ebe ahu. Ha kpariba gi, jisie kwa ike kubara ha aka,
I nwekwara ike ikporom mod ka ha banua m mana mgbe oge ahu ga-eji ru, aga m eji ookwu meruo gi aru ebe a.
O gini bu nke a O bukwa mmadu nwe ogodo ewu na ata ebe a

8 Likes 1 Share

Re: Umuigbo Thread by Sealeddeal(m): 11:16am On Jul 30, 2016
banki:
Unu no na ala mmadu "nairaland" na akotosi onye nwe ya na ndi be ya....odikwa ma? Mmadu me gi ya oga di gi mma?

What is wrong is wrong! And the aim of this thread is wrong
you are mad. What is wrong with the thread?
Re: Umuigbo Thread by banki(m): 11:24am On Jul 30, 2016
Sealeddeal:
you are mad. What is wrong with the thread?

Akozi nam onu...I didn't insult you
Why would you come on nairaland owned by someone else and abuse his people? Go and start your own.....

Ihe unu na eme di njo!
Re: Umuigbo Thread by Kulas: 11:24am On Jul 30, 2016
Umuigbo,ututu oma nu.Ka Chineke gozie umu igbo na aha Jesus.Odikwa mma ka anyi noro ebe a na akpa maka odimma ndigbo.Ndi ofe mmanu abikwana ebe a.Udo diri unu.

1 Like 1 Share

Re: Umuigbo Thread by banki(m): 11:24am On Jul 30, 2016
TheArchangel:
Shiftuo ebe a biko. Ndi okacha mara. O bu otu a ka unu si arapu ndi-igbo ibe unu ewere ha na eme ihe ochi. Ihere megbukwa gi ebe ahu. Ha kpariba gi, jisie kwa ike kubara ha aka,
I nwekwara ike ikporom mod ka ha banua m mana mgbe oge ahu ga-eji ru, aga m eji ookwu meruo gi aru ebe a.
O gini bu nke a O bukwa mmadu nwe ogodo ewu na ata ebe a

Je bido nke gi
Re: Umuigbo Thread by TheArchangel(f): 11:28am On Jul 30, 2016
banki:


Je bido nke gi
Jee parkia ofu ebe biko.
Kedu ebe akpariri onye nwe saiti a? Gosi m maka na-achoro m I hu ha

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

This Is What You See When Election Is Approaching In Nigeria (Photo) / I Just Torn My Apc Card. My Personal Message To Tinubu. / Buhari Must Go T-shirts Floods Markets

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.