Umuigbo Thread - Politics (4) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Politics › Umuigbo Thread (6429 Views)
| Re: Umuigbo Thread by mazichika: 11:47am On Jul 31, 2016 |
Chai,umu nne'm ihe nka unu na eme ebe a na ato kwa'm uto nke ukwu!
Asusu na omenala igbo ga adi oohhh! Udo diri unu na ubosi sunday nke ta. |
| Re: Umuigbo Thread by capip120(m): 11:59am On Jul 31, 2016 |
YourMrBoo: Chai!!! Nka akachaa! |
| Re: Umuigbo Thread by YourMrBoo: 12:09pm On Jul 31, 2016 |
capip120:Lol... I tell yah... This is one of the flaws you can't take away from any igbo- wannabe... Even with the Igbo translator, outright mistakes is guaranteed and we can now fish them out from their hidings... Is only a nwafor Igbo can write Igbo plainly and smoothly. Ndiigbo nwannem, nnagide m na m suru bekee. A Mara m wee mee yah otua, ka ndi mmadu dum hota ihe m koro ebea. |
| Re: Umuigbo Thread by babydioku(f): 1:08pm On Jul 31, 2016 |
Ndi ofe mmanu ga enwe obara-mgbali-elu maka thread a. Lol |
| Re: Umuigbo Thread by newbornmacho(m): 1:46pm On Jul 31, 2016 |
babydioku:Nwanyi oma ,...I di oku na eziokwu! |
| Re: Umuigbo Thread by ErasmusCOMP: 6:17pm On Jul 31, 2016 |
cheruv: ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by ErasmusCOMP: 6:23pm On Jul 31, 2016 |
banki:I'm told not to point at my father's house with the left hand. |
| Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 6:42pm On Jul 31, 2016 |
Dika m gwara unu ebe a, unu leee akuko nke a https://www.nairaland.com/3260567/massob-slams-fgmend-over-conditions Ma BiafraSay Forum ewetaghi ya ebe a, onweghi onye ga-ahu akuko a ebe a. Onye haziri saiti a n'agbali. |
| Re: Umuigbo Thread by meeky007(m): 6:47pm On Jul 31, 2016 |
AmuDimpka:AHA GI NKEA SELF |
| Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 6:49pm On Jul 31, 2016 |
Bikonu ndi be anyi abu onye Igbo, bikonu ka anyi na etinye engirishi na Ihe anyi na ede. Nke bu eziokwu bu na many of us find it difficult ighota Ihe anyi na ekwu. You guys should know that many of us amaro ka esi agu man na ede asusu Igbo. Bikonu Ejim agha chukwu weré na ario anyi. |
| Re: Umuigbo Thread by Fleshly: 6:50pm On Jul 31, 2016 |
meeky007:Na mehn di afa dikwa one kind.. |
| Re: Umuigbo Thread by giftft(f): 6:53pm On Jul 31, 2016 |
Fleshly:You need this https://www.nairaland.com/3258541/igbo-thread-english-version-unable |
| Re: Umuigbo Thread by meeky007(m): 6:53pm On Jul 31, 2016 |
Fleshly:Nnaa nawaoo |
| Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:45pm On Jul 31, 2016 |
kolawaxxy: |
| Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:46pm On Jul 31, 2016*. Modified: 9:55am On Aug 11, 2016 |
kolawaxxy:Lol. |
| Re: Umuigbo Thread by Nobody: 7:50pm On Jul 31, 2016*. Modified: 9:55am On Aug 11, 2016 |
TheArchangel:Leave them alone ? |
| Re: Umuigbo Thread by AmuDimpka: 10:14pm On Jul 31, 2016 |
| Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:18pm On Jul 31, 2016 |
YourMrBoo:In Nsibiri... We write it as Biko ewélá iwe ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:37pm On Jul 31, 2016 |
banki:O nwéghí onye nākótòší onye obula! O káchámárá ndi Igbo dika gi nēmé a káríalá ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by cheruv: 10:47pm On Jul 31, 2016 |
arushiuga:O bú nke a ji nši a nēré ogu naira? ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 11:00pm On Jul 31, 2016 |
cheruv:iru nwoke a nkoro maka di na akwukwo(note) nari anyi |
| Re: Umuigbo Thread by buharisbae(f): 8:49am On Aug 01, 2016 |
aresa:I dey tell u lalasticlala see your people |
| Re: Umuigbo Thread by buharisbae(f): 8:50am On Aug 01, 2016 |
I only understand ofe mmanu afonja here nice one ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by fast2015: 9:13am On Aug 01, 2016 |
Obim bu so anuri, ngwem n' ahu ebe ndi igbo ibem, n' edekorita n' asusu igbo. K' anyi gbanu ngbo, kuzielenu umu Android generations, Ka ezi ede n' asusu igbo. |
| Re: Umuigbo Thread by ukomko: 9:17am On Aug 01, 2016 |
buharisbae:I ga-ama ha site n'ihe ha dere In order words By their write-ups, you shall know them |
| Re: Umuigbo Thread by cheruv: 11:08am On Aug 01, 2016 |
arushiuga:Ohhh... Nke a ihu ya di n'ihu okpogho otu nari anyi? ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by naijaking1: 11:18am On Aug 01, 2016 |
Igbo b ' Igbo ekene m unu. Igbo n'abughi Igbo, ocho ebe osi bia. |
| Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 11:51am On Aug 01, 2016 |
cheruv:aha nna nwoke ahu bidoro na a kwusi na o |
| Re: Umuigbo Thread by Cutehector(m): 12:03pm On Aug 01, 2016 |
VICTORCIZA:here is the link to the voting thread. please vote falconey. thanks so much. https://www.nairaland.com/3261218/mr-nairaland-contest-2016-elimination/12 |
| Re: Umuigbo Thread by cheruv: 2:14pm On Aug 01, 2016 |
arushiuga:Mmm Onye e ji maka ya mé putska nke Jan 1966...o méchází ghùo onye iši ala ahu o chúrú onwu onwu ![]() |
| Re: Umuigbo Thread by arushiuga(op): 2:30pm On Aug 01, 2016 |
cheruv:O bu ya |
| Re: Umuigbo Thread by naijaking1: 4:14pm On Aug 01, 2016 |
Igbo b ' Igbo ekene m unu. Igbo n'abughi Igbo, ocho ebe osi bia... |
Umuigbo What Will It Take To Found Another Ohaneze? - (igbos Only) • 2 • 3 • 4
Buhari’s Talkative Aide, Lauretta Onochie Has Swallowed A Bitter Pill • Origin Of False Statement Attributed To IBB About Yorubas Drumming For Wars. • Wale Edun Says FG Will Now Rely Less On Borrowing



