Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,163,554 members, 7,854,387 topics. Date: Saturday, 08 June 2024 at 04:14 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Okwu Ntabi Ile (23323 Views)
Ile-ife - The Cradle Of Yoruba Race, Fact, Myth And Belief / All Ile-ife Women Restricted Indoors Tonight / Akpaala Okwu (idioms). (2) (3) (4)
(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 4:57pm On Feb 05, 2008 |
@Zandi Kee kwanu ihe ichoro ka m dee, nke ahu bu okwu ntabile mma. Kee ote osi dikwa nu funny, unless ma onwere ihe ozo ibu na obi apart from the one anyi na afu shape ya lol. No mind mee ooh. How u dey anyway. |
Re: Okwu Ntabi Ile by otele(m): 1:23pm On Feb 06, 2008 |
lekwanu okwu ntabi ile oteela otele tele elu Nitel igba egwu ntele otele tewe egwu ntele, otele otele enye telex tele anya (it's been long otele climbed up Nitel to dance the ntele dance, if otele dances the ntele dance, otele's arse sends a telex to distant places) a dim too much otele otele otele oma 1 Like |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 2:20pm On Feb 06, 2008 |
Amy ma amu ihe (Amy knows how to learn) |
Re: Okwu Ntabi Ile by otele(m): 2:38pm On Feb 06, 2008 |
iji akpa amu eju (you are using a bag to hunt for snails) . . . you are holding the snail's scrotum |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 11:13am On Feb 09, 2008 |
otele, ina esi isi hhhhhhhhmmmh, otele na esisi |
Re: Okwu Ntabi Ile by romeo(m): 2:31pm On Feb 09, 2008 |
Ndi iberibe |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 5:04pm On Feb 10, 2008 |
hapu ha, ka ha zuzuwe |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 5:27pm On Feb 10, 2008 |
nightnurse: nightnurse wu onye anambala steti |
Re: Okwu Ntabi Ile by Zandra1(f): 5:24am On Feb 11, 2008 |
@ presido, adim mma. Onweho ihe mbu naobi gwasara okwu ntabi ile gi. O just di funny . @ toshmann, kpachara anya nihe ine ede maka ndi anambara before me gi iwa . |
Re: Okwu Ntabi Ile by enque(f): 2:54pm On Feb 11, 2008 |
lee nu nkem: Nwanyi na kwa akwa na kwa akwa, si na okuko yilu akwa n'elu akwa o kwara akwa. |
Re: Okwu Ntabi Ile by Mortiple(m): 3:23pm On Feb 11, 2008 |
Igbo Kwenu! Kwenu!! Kwezuonu!!! Ndi banyi, jisinu ike. Onye si na asusu Igbo aga adi, oma amu nwa nwoke (Kwerenu mu Ise!) |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 4:13pm On Feb 11, 2008 |
Zandra1: ewoooo, ndi anambala abikwa ozooo Zandla o nwelu ofu onye anambala m fulu na cardiff. ifu nwa eee omaka. acholum ilu ya ma na o si m na o nwelu oyi ya nwoke ofulu n'anya nke ukwuuu. nwaa, amaka. hewu, a si na o ya ekwnata ka m bulu di ya, nsogbu m agwusia |
Re: Okwu Ntabi Ile by Zandra1(f): 6:11pm On Feb 11, 2008 |
@ toshmann, nwoke kpachala anya gi. I hope na iburo onye imo, enugu or abia state we ne ewetelu anyi bu ndi anambara onu maka ima na igbo unu nadi egwu ufodu oge . Obulu na i lovelu nwanyi ifu na London bu so mma then gba mbo nnuo ya maka anyi bu ndi anambara na ama mma n'ihe nine but I have a feeling na ina ajust epull my long legs . |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 6:45pm On Feb 11, 2008 |
Zandla nwa aghogho a m na ekwu maka ya malu nno ezi mma acholu m ya for mana osi na o were oyi nwoke na ragos n'eme raw na ragos university nsogbu adighi. mana e nwelu m hope na ife ya adabalu m somehow. ima ndi imo anaghi e roose hope at all |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 8:10pm On Feb 11, 2008 |
toshnwanyi bu eze umunwany ihe gbasara umunwanyi na ato ya uto, toshnwanyi ochu nwanyi chetakwa obiri na aja white zuru uwa nile onu oo, maka na akawa anughi n'egbu nwata, ahukwanu ekwughi n'egbu okenye. Toshnwanyi bia kam le gi ahu b4 iluwa nwanyi oo to avoid had i known! |
Re: Okwu Ntabi Ile by romeo(m): 8:46pm On Feb 11, 2008 |
nightnurse: Hmmmmmm!!! Toshy nekwa ka enyere gi open invitation for sampling |
Re: Okwu Ntabi Ile by Zandra1(f): 9:48pm On Feb 11, 2008 |
toshmann, nga a cut ile gi ahu iji etinye 'L' n'okwu . |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 7:07pm On Feb 12, 2008 |
buhuuuu huhuhuh buhuhuhuh |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 8:26pm On Feb 12, 2008 |
kedu zi onye tiri toshnwanyi ihe? |
Re: Okwu Ntabi Ile by romeo(m): 9:44pm On Feb 12, 2008 |
hmmmmmm |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 10:39pm On Feb 12, 2008 |
nightnurse: iiiiiiii . . hic. . . iiiiiiii . . . . hic . . . . .iiiiii . . hic o nurse abali o biara were injection ariara market ji gbawasia m ike m , legodi na ike na afu m ufu now. even sef the front side azaaala iiiiiiiii . . hic . . . . buhuhuhuh. . . legodi akpa amu m iiiiiiiiiiiiii nne m oooo iiiiii |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 12:53pm On Feb 13, 2008 |
ibu onye apari |
Re: Okwu Ntabi Ile by otele(m): 12:44am On Feb 14, 2008 |
chineke nightnurse gini ka imere anwuru? i gala gbaa ya injection n'adighi mma. chei anwuru ndo nna. ndo oo. chei, obi adighi m mma at all. anwuru kwusi ibe akwa. iwukwadi nwoke sef ? |
Re: Okwu Ntabi Ile by darfur(m): 4:33pm On Feb 18, 2008 |
bikonu o nwere onye huru toshnwanyi bikonuo o o kemgbe nightnurse ji were injection gbawasia ya ike front and back toshwoman agaala awol ihe a dikwa serious o o o nightnurse kedu injection iji gbaa ya ihe a biko wetakwa ya again ka agbaa ya faketan , ka anyi nwee some peace na nairalandia |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 6:08pm On Feb 19, 2008 |
faketan bu odim nobi, i can't gbala dat deadly injection abeg |
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 7:06pm On Feb 19, 2008 |
nightnurse:Agam agwa ya ify, come give me bribe sharp sharp. |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 8:21pm On Feb 19, 2008 |
onye makwa nu gina ify? i no fucking send una, fake bu my sweet patient so unu ga pkuo udo |
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 8:47pm On Feb 19, 2008 |
darfur:LMAO nightnurse:osetiela.ebelebe igba! presido1:hehe.eze asiri,onye juru gi nightnurse:hehe.LMAO .orubeghi nke ikwu udo buko,ijiji ha ndi singing. @topic,pres piga paw-paw piwa panti patience para palmy panye paul . i try now,at least no bi copyright |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 11:36pm On Feb 19, 2008 |
night nurse ike m ka na afu m ufu o ana m atu gi ujo now injection gi na afu ufu |
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 11:20am On Feb 20, 2008 |
ndo o |
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 11:58am On Feb 20, 2008 |
abiakwala m nso. ana m atuzi gi ujo kemgbe 2 weeks ihe a ka na afu ufu. imagine no more umuoma for me |
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 4:36pm On Feb 20, 2008 |
@topic ozodimgba zogburu uzoroma zuru utu na nzu nwanyi uzu na utu uzor azu uzuakoli |
Man Undergoes Spiritual Cleansing In A River To Become A Chief In Bayelsa.Photos / Oba Of Benin Is Alive -traditional Council / 15 Weird Laws Around The World
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31 |