Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,160,804 members, 7,844,608 topics. Date: Thursday, 30 May 2024 at 01:15 AM

Okwu Ntabi Ile - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Okwu Ntabi Ile (23222 Views)

Ile-ife - The Cradle Of Yoruba Race, Fact, Myth And Belief / All Ile-ife Women Restricted Indoors Tonight / Akpaala Okwu (idioms). (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 4:50pm On Apr 01, 2008
ekwe ekwe ga ekwe n'ute ekwere
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 6:39pm On Apr 01, 2008
That one is more of a proverb than tongue twister
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 9:55pm On Apr 01, 2008
Nsogbu na esogbum no na nsogbu maka na Osondu na esogbu nsogbu na esogbu m.
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 12:32pm On Apr 02, 2008
Onye ana achoro ihe, ona acho ihe na apka onye na acho ihe?
Re: Okwu Ntabi Ile by rite2salas(m): 5:04pm On Apr 30, 2008
wtf yall saying undecided
Re: Okwu Ntabi Ile by rubi(f): 2:28am On Jun 23, 2008
@Topic Ukochukwu okechukwu kwuru okwu chukwu n'ulo uko chukwu di n'aro chukwu
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 3:03pm On Jun 23, 2008
rubi:

@Topic Ukochukwu okechukwu kwuru okwu chukwu n'ulo uko chukwu di n'aro chukwu




ekwuna okwu m kwuru ekwu cheesy
Re: Okwu Ntabi Ile by rubi(f): 10:30pm On Jun 24, 2008
ifyalways:

ekwuna okwu m kwuru ekwu cheesy
O bu mgbem typu chara ka mu choputara na ikwu ele ya no kwams
Re: Okwu Ntabi Ile by rubi(f): 10:32pm On Jun 24, 2008
A plantain planner plant plantain in his plantain plantation
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 1:37pm On Jun 25, 2008
rubi:

A plantain planner plant plantain in his plantain plantation
suo ya na igbo cheesy asi na aka nma na bekke
mu na gi na threadia tongue
Re: Okwu Ntabi Ile by rubi(f): 1:48am On Jun 26, 2008
ifyalways:

suo ya na igbo cheesy asi na aka nma na bekke
mu na gi na threadia tongue

Na udi di olia?
Ka emesia
I exit from this thread
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 9:34pm On Jun 26, 2008
rubi:

Na udi di olia?
Ka emesia
I exit from this thread
cheeei maka ginikwanu.biko lekwa ikpere m na ala,anam ekwu ekwurekwu biko sad
I na ahapukwaranu onye di thread?biaaaaaaaaaaaaaaaaa biko,ala wu nke mu na gi.just pulling your legs nah,sorry if sounded rude,i never meant harm.biko biaghachi nwanne m kiss
Re: Okwu Ntabi Ile by rubi(f): 6:13pm On Jun 30, 2008
ifyalways:

cheeei maka ginikwanu.biko lekwa ikpere m na ala,anam ekwu ekwurekwu biko sad
I na ahapukwaranu onye di thread?biaaaaaaaaaaaaaaaaa biko,ala wu nke mu na gi.just pulling your legs nah,sorry if sounded rude,i never meant harm.biko biaghachi nwanne m kiss

Iwe nwanne anaghi eru n'okpukpu
Re: Okwu Ntabi Ile by Danke: 10:48pm On Oct 25, 2008
awwww amakwa'm any na igbo,ndie ke nma bu na beke sad @topic
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 10:51pm On Oct 25, 2008
Gini mere i jiri resurrectie threadia?
ngwangwa mere ndi ngwa ji gwa ndi ogwa gwam gwam gwam grin
Oya translate

(1) (2) (3) (4) (Reply)

10 Extinct Nigerian Languages And What You Think Can Be Done To Save The Rest / Fulani Siddika Sanusi's Bridal Shower (Photos) / Names Of Past And Present Attah Igala

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 11
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.