Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,153,436 members, 7,819,588 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 06:35 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121404 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (37) (38) (39) (40) (41) (42) (43) ... (100) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 12:19pm On May 20, 2009 |
Where are the Tigers? WildOne: You are welcome!! We have done it before and we are going to do it again for you my sister. You're in the right place. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 12:23pm On May 20, 2009 |
romeo: Romeo onye umu wuru n'ala. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 12:28pm On May 20, 2009 |
asha 80: Asha igbo gi di kwa some how!! kedu ihe i choro ikwu? lol |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 12:37pm On May 20, 2009 |
Umu iwu mmadu n'ala means a guy wey chicks dey scatter im brain for owerri street slang . Eg. umu wuru obinna n'ala means obinna no dey carry eye see chicks |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 12:42pm On May 20, 2009 |
asha 80: Obughi m!!! onwere ka Romeo siri were di ka Toshmann? Mba!! |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 12:50pm On May 20, 2009 |
romeo: Ka m jiri ujo kwere |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 12:54pm On May 20, 2009 |
Ujo abughikwa nke obere. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 1:21pm On May 20, 2009 |
agabaI23: Tiger nkea alandia |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 1:30pm On May 20, 2009 |
Lekwenu romeo na -Ikpo mmadu tiger. Chei O ji otu mere nri ututu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 1:38pm On May 20, 2009 |
chei, umunne m eee |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 3:04pm On May 20, 2009 |
Igbo ndi oma ekele mu unu onye biri ka ibe ya biri. Asi na onye gara ahia gara onye di n'ulo, Onye no n'ulo notara maka onye gara ahia. So happy stay in Nairaland to all my pals. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agabaI23(m): 3:12pm On May 20, 2009 |
Ozioma television ka di ndu? Ekele diri chukwu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:24pm On May 20, 2009 |
romeo:daddy Live i wud so much appreciate it.dalu Pres,how far?e chekwam na i nwetago final bustop na Pretoria mi rove,Darfur,kedu? Oziomatv,ole ebe i si daputa?Thank God for his mercies oo Agaba idu,whats good? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:27pm On May 20, 2009 |
@Wild one,ole ebe na ebe i di wild? anyi nwere enuff bois to tame u. Last time i checked,Ikomi na aru na zoo,speciality ya "breeding,gaming and taming". u wanna try?rofl welcome sis and feel at home here. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:44pm On May 20, 2009 |
ifyalways: anwuola m ooooo, anwuola m oooo , ala owere leeee, uratta eeee, ify ekwetala oooo, ihe oma emeelee, uratta leeee, oha egbu leee, oha owere leee, otogbuola m eeeee, darfur lekwandu rara maaoooo ify wu nke m ooooo, okwu agwula eeeee emeriela m ndi iro m leeee, eze njemanze leeee, ona lee ebe nnu demere ugba na okporoko leee, m na nuola mmiii, ta'a la ugba, luruma ify, ndi uyo eyu na ruruma ify m ihere ga eme ndi iro anyi |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 3:47pm On May 20, 2009 |
Darfur,u are sounding Oweerish.I bu onye Owerri? ga nojuo odu somewhere,are u just knowing that i rove u too? i was just doing the normal shakara now,rofl lekwa more,to quench ur taste and kill the spirit of igba ncha forever Darfur,onye ara |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 3:57pm On May 20, 2009 |
ify igbuola m, chei ihe o wu kpa hee neji a'to. ona t'omalam 'a sugar omere he 'a manu an'u(honey) ify, alumana m gi taa. taa wu taa, ala owere nurukwoooo, a' darfur alurula nu ify ooo agaba na toshman, aka u kpasa aka nwunye m, anyi at'o ga atige ukwu na otu trouser ify, ka m guo akwukwo m, exam abiamala achoghi m ida exam ka toshman |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 4:00pm On May 20, 2009 |
and a ga m aga woodgreen taa ga mee shopping ihe anyi ji eme wedding ify, lekwa ke m otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolemotogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem,otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, otogbuolem, |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 4:01pm On May 20, 2009 |
Ori nma,uyo wu uyo mi na gi Onye si ihe oma arighi nma,ya lekwa konkiri rie ma rove,jisie ike |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 8:41pm On May 20, 2009 |
hewu, uyo wu uyo ma'agi o onye ihe oma na arighi ya mma ya takwaa konkiri oo ify m , nne were nke a tawa |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by fromuk(m): 10:05pm On May 20, 2009 |
pres-elect:Chei Ify darfur akpariala gi no be small, Woodgreen ebe ana ere okirika Buko make u no buy Okirika obante for ify abeg. Ify akarigo iyi ihe ndi chariti shop Gaa Harold ga zutara ya G-string kajara akaja na Ify wu asampete nwanyi. . |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 2:19am On May 21, 2009 |
agabaI23: Kedu kwanu ihe bu nkea biko!! eji m nri oka eme ihe ututu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by nwauwa(m): 9:44am On May 21, 2009 |
Pres-elect nkita ara tajie gi ukwu Gini ka i che na gi na ify na eme,o putara na imaghi na ify bu nkem? as in my wife?unu nile kpachara anya unu na threadia.i have taken enough of this rubbish. @ifeoma,u know ur side of bed when u are through with your flirting. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 9:15pm On May 21, 2009 |
bia, nwa uwa ihe a, o wu anya ufu ka o wu gini jide obi gi aka o. ihe a wu ihe mere m ji tigbuo mmadu na ala adigboloja |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 9:19pm On May 21, 2009 |
fromuk: chei fromuk i booola m otele n'anwu imaghi na darfur wu nwa school? agaje m woodgreen i tuuta ihe m ga eyi na wedding day anyi. nke ify m ga eyi, aga egote ya na harolds ebelebe igba and fromuk, o wu gi ga ebinye m ego m ji aga harold |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 10:40pm On May 21, 2009 |
ihunaya m Darfur kedu ka i mere tata?i gakwara akwukwo?ole ihe m ga esiri gi na abalia?lol anyway,a mam ihe ahu gi choro @Nwa-uwa. . . .iberibe na nzuzu were levels na grade.Nke wu apari and stop isogharim Romyyyyy,sendiriam ihe owu now.am still waiting for it.sendia ya na email address agaba ma o buru na i jighim nkem.dalu @mmadum dum,am in rove with darfur and it feels good Pres,onye juru gi?onye anya ukwu |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:19pm On May 21, 2009 |
ifyalways: ifyalways:Okwa eme go m ihe ojor to upgrade you? odika ina alike bend down butiq. Bia ka anyi ga taa nkwobi na nke nwayi awka. Enyi kwela crochet abi a. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 11:26pm On May 21, 2009 |
Presido,ole onye dere ihe ahu? I si mu bia?m bia? Pres,njakiri lakwa azu,ole nnenne? nkwu elu na agum badlyyyyyyyy,nkwu elu na ugba.ewwww,ihe emebigo |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:38pm On May 21, 2009 |
ifyalways:Kee ebe i'choro ka anyi gaa na abalia? ngwo bu ihe na agu m na ihe nke ozo ahu no wear half shimi ma ina aputa. nnenne di mma, ona eme isi ike ka gi. |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 11:47pm On May 21, 2009 |
O buru na eziokwu na i na ahu nnenne,gwa na e missi-ela m ya nke ukwu Pres,bia ka anyi daba A-line.after tonite no more,okwa i huru na Darfur e burulam wholesale e tinyekwala aja na my garri,di dikwa uko Pres,i ka no 9ja?I pity those babes for Orlu,Nkwerre,Amaigbo,Umuaka na Njaba axis ugbua.heheeee,I choro inu Nurse?e nwerem solid contacts na FMC,Mbano na Amaigbo. . . .cool babes.No testing sha,Marry and test are u intrested? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 11:56pm On May 21, 2009 |
Kee ihe ana eme na A-line? Jisi kwe darfur ike although na owu onye aguru ahuru m ya last wk otachara ahu. mana oga adi mma. 9ja ko 8ja ni, eme go m vum since. Ima na umu asa orlu wu yummy yummy . am intrested but aga m e-test drive each one 4 times b4 ma i confirm. ama na 4 times adighi enuf but . Ino 9ja now? |
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 12:04am On May 22, 2009 |
lol Pres biko gawara onwe gi.a noghim na ulo.I na akowa na i maghi A-line,Umuaka?i wonder why e ji akpo obodo ahu "Umuaka" sef. . . .e nweghikwa nwatakiri dia.ndi ahu dikwa egwu na atu oyi i choro ndi i ga e testi,i maghi uzo garden park. . . .pay as u go. Pres biko hapum aka jor,Darfur bia jide mmmmmmmmmmmmmmmmmmmm Agaba,a lago retirement |
(1) (2) (3) ... (37) (38) (39) (40) (41) (42) (43) ... (100)
Similoluwa, Sister Of Ooni’s Wife 'Steals Show' With Backside At Royal Event / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33 |